Wiktionary igwiktionary https://ig.wiktionary.org/wiki/Ihu_mb%E1%BB%A5 MediaWiki 1.46.0-wmf.22 case-sensitive Midia Ọpụrụiche Ńkàtá Ojiarụ Ńkàtá ojiarụ Wiktionary Ńkàtá Wiktionary Faịlụ Ńkàtá faịlụ MidiaWiki Ńkàtá MidiaWiki Templeeti Ńkàtá templeeti Enyemaka Ńkàtá enyemaka Otú Ńkàtá otú TimedText TimedText talk Module Module talk Event Event talk Echi dị ime 0 5589 28784 25881 2026-04-04T16:36:27Z Dagentle 369 added pronunciation 28784 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== Ịlụ Igbo pụtara na o nweghị onye ma ihe ga eme n'oge na-abịa abịa. ==Mkpoputa== [[File:LL-Q33578 (ibo)-Dagentle-Echi dị ime.wav]] ==Myiri n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== No one knows tomorrow [[Category:ilu]] s1iq6556dmwmu2le6aom8ug9l09l3y9 Ọ naghị ezu ohi ma ọ gafee ihe efuo 0 5646 28788 26160 2026-04-04T19:17:54Z Chrysella 166 28788 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== Ilu igbo pụtara Onye nọ n'ọnọdụ mkpa ga-eji ohere ọ bụla dịnụ, n'agbanyeghị otú o si yie obere ma ọ bụ ihe na-abaghị uru nye ndị ọzọ. ==Myiri n'asụsụ ọzọ== ==Mkpọpụta== [[File:Ig-Ọ naghị ezu ohi ma ọ gafee ihe efuo.ogg|Ig-Ọ naghị ezu ohi ma ọ gafee ihe efuo]] ===Bekee=== Half bread is better than nothing [[Category: Ilu]] 43j7z36ij7i6mdpt985urwt0nqbufhj Ụkpana okpoko buuru, ntị chiri ya 0 5779 28786 26606 2026-04-04T18:11:58Z Chrysella 166 Tinyere mkọpụta 28786 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== Ilu igbo pụtara ọ dị mmá mmadụ iji ndụmọdụ e nyere ya mere ihe ka ìhè gara ya nke ọma ==Myiri n'asụsụ ọzọ== ==Mkọpụta== [[File:Ig-Ụkpana okpoko buuru, ntị chiri ya.ogg|Ig-Ụkpana okpoko buuru, ntị chiri ya]] ===Bekee=== Obey the rules to win the game [[Category: Ilu]] ilw001x86pasd6e33v4alutpkmipfxk 28795 28786 2026-04-04T20:20:45Z Miracle2024 1230 /* Bekee */ The grasshopper carried by a hornbill is deaf 28795 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== Ilu igbo pụtara ọ dị mmá mmadụ iji ndụmọdụ e nyere ya mere ihe ka ìhè gara ya nke ọma ==Myiri n'asụsụ ọzọ== ==Mkọpụta== [[File:Ig-Ụkpana okpoko buuru, ntị chiri ya.ogg|Ig-Ụkpana okpoko buuru, ntị chiri ya]] ===Bekee === The grasshopper carried by a hornbill is deaf [[Category: Ilu]] nx7dwc5psigriaxr2pxb0l546e2njqn Mgbe onye iberibe jiri mata ihe, nke onwere agwula. 0 5797 28794 26767 2026-04-04T20:00:40Z Chinemeremprince 528 Added pronunciation 28794 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== * Ọ dị oke egwu ịbụ onye nzuzu. * Mmadụ kwesịrị ka ọ na eleba anya n'ihe ọbula ọ na-eme iji zere ịkwa ụta. ===Nkejiasụsụ=== Ilu ===Mkpọpụta=== [[File:LL-Q33578 (ibo)-Chinemeremprince-Mgbe onye iberibe jiri mata ihe, nke onwere agwula.wav]] ==Ntụgharị n'asụsụ== ===Bekee=== When a fool learns something, he has no choice but to read it. [[Category: Ilu]] hkl5l1yhkjljv7oe0zdg1taxsduirjt onye ajụjụ adịghị efu ụzọ 0 5799 28797 26769 2026-04-05T08:03:48Z Sayvhior 168 Added audio 28797 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== Jụọ ajụjụ mgbe niile, otu ahụ ka ị ga-esi mụta ma too ===Nkejiasụsụ=== Ilu ==Mkpọpụta== [[File:LL-Q33578 (ibo)-Sayvhior-onye ajụjụ adịghị efu ụzọ.wav]] ==Ntụgharị n'asụsụ== ===Bekee=== [[Category: Ilu]] 0xh2mvz029zzlmig8vybjieerf7bfnw Wepụ aka enwe n'ofe, tupu ọ ghọọ aka mmadụ 0 5810 28789 26916 2026-04-04T19:23:23Z Chrysella 166 28789 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== Nkea bụ ilu na-ekwu ka a kwụsị omume ọjọọ tupu nsonazu ya a bịa ===Nkejiasụsụ=== Ilu ===Mkpọpụta=== [[File:Ig-Wepụ aka enwe n'ofe, tupu ọ ghọọ aka mmadụ.ogg|Ig-Wepụ aka enwe n'ofe, tupu ọ ghọọ aka mmadụ]] ==Ntụgharị n'asụsụ== ===Bekee=== Remove a monkey's hand from the soup before it becomes a human hand [[Category: Ilu]] e92uhdt1gweh2xwvbax6043qj456prn onye ma mmadụ na-egbu ya 0 5812 28791 26918 2026-04-04T19:25:11Z Chrysella 166 /* Mkpọpụta */ 28791 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== * Ilu a n'akọwa na mmadụ ima ọtụtụ ihe gbasara onye ozo na ebute esemokwu * Ọ na akọwa kwa ka mmadụ ghara ịkọrọ onye ozo ihe niile gbasara ya n'ihi na amaghị onye bụ onye ===Nkejiasụsụ=== Ilu ===Mkpọpụta=== [[File:Ig-onye ma mmadụ na-egbu ya.ogg|Ig-onye ma mmadụ na-egbu ya]] ==Ntụgharị n'asụsụ== ===Bekee=== [https://en.wiktionary.org/wiki/familiarity%20breeds%20contempt familiarity breeds contempt] [[Category: Ilu]] bkfzzx0yryj6uxkn7sc8d8wvx48682s Onye a kpọrọ apari, o na-ehi n'ama nna ya abụghị apari 0 5818 28798 26924 2026-04-05T08:15:22Z Sayvhior 168 Added audio 28798 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== Ilu na kọwaa ọ na-emesi ike mkpa ọ dị ịmara mgbọrọgwụ mmadụ na inwe usoro nkwado siri ike. Onye nwere ebe ọ ga-anọ na ezinụlọ nke nabatara ha abụghị onye furu efu ma ọ bụ onye nzuzu n'ezie. ==Mkpọpụta== [[File:LL-Q33578 (ibo)-Sayvhior-Onye a kpọrọ apari, o na-ehi n'ama nna ya abụghị apari.wav]] ==Myiri n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== A prophet is not without honor, save in his own country [[Category: Ilu]] jctppctdps4n7pcdu5k9a06bbe1hzzk Mberede ka e ji ama dike 0 5878 28787 27334 2026-04-04T19:12:17Z Chinemeremprince 528 added pronunciation 28787 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== Ilu a na-emesi echiche ahụ ike na a na-ekpughe ezi ike, àgwà, na dike ọ bụghị n'oge dị mfe, kama mgbe a na-eche ọnọdụ ndị a na-atụghị anya ha na ihe siri ike ihu. ===Mkpọpụta=== [[File:LL-Q33578 (ibo)-Chinemeremprince-Mberede ka e ji ama dike.wav]] ==Myiri n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== Adversity doesn't build character, it reveals it [[Category: Ilu]] j66anizphx66d0u572dmj2dzji46was Si ekele onye nti chiri; enu anughi, ala anu 0 6145 28785 2026-04-04T16:48:23Z Dagentle 369 created a new proverb 28785 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== Ịlụ Igbo pụtara na Ka anyị mee ihe ziri ezi, e nwere ndị ga-aghọta. ==Mkpoputa== [[File:LL-Q33578 (ibo)-Dagentle-Si ekele onye nti chiri; enu anughi, ala anu.wav]] ==Myiri n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== Let us do the right thing, there are those who will understand [[Category:ilu]] 80ox9so9v5hiodrqhfu2kritu0uhdo6 Anụahụ agụ mara mma, ma ọ bụghị obi ya 0 6146 28790 2026-04-04T19:24:05Z Chinemeremprince 528 Created new entry 28790 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== ihe anaghị adịcha otú o dị. ===Mkpọpụta=== [[File:LL-Q33578 (ibo)-Chinemeremprince-Anụahụ agụ mara mma, ma ọ bụghị obi ya.wav]] ==Myiri n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== The skin of the leopard is beautiful but not his heart [[Category: Ilu]] 9on43h0pri2489gqnpbcye5vnmmk9mm Anya bewe, imi ebewe 0 6147 28792 2026-04-04T19:44:29Z Chinemeremprince 528 Created new entry 28792 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== Ọ bụrụ na e merụọ ezigbo enyi gị ma ọ bụ onye ikwu ni ibe gị ahụ́, ọ na-ewute gị. ===Mkpọpụta=== [[File:LL-Q33578 (ibo)-Chinemeremprince-Anya bewe, imi ebewe.wav]] ==Myiri n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== When the eye cries, the nose cries too [[Category: Ilu]] hb3rsr6pq82nmescbbynt2z4e42flqw Ejighị akpata atụfuo aba ọgaranya 0 6148 28793 2026-04-04T19:52:46Z Chinemeremprince 528 Created new entry 28793 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== ndị na - emefusị ihe agaghị aba ọgaranya. ===Mkpọpụta=== [[File:LL-Q33578 (ibo)-Chinemeremprince-Ejighị akpata atụfuo aba ọgaranya.wav]] ==Myiri n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== No one gets wealthy by throwing away what they have acquired [[Category: Ilu]] po0wb2or763oejd1gdpw4golbvo6nlu Mgbe nnukwu anụ ji apụta n’ọhịa bụ mgbe dinta sọrọ ngọngọ ọrụ 0 6149 28796 2026-04-05T05:09:23Z Nachi kim 1137 Created a proverb 28796 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== Ịlụ Igbo pụtara na Adana mba, anọla jụụ ruo mgbe i meriri. ==Mkpoputa== [[File:LL-Q33578 (ibo)-Nachi kim-Mgbe nnukwu anụ ji apụta n’ọhịa bụ mgbe dinta sọrọ ngọngọ ọrụ.wav]] ==Myiri n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== Never give up, don’t rest until you have succeeded [[Category:ilu]] nqbzv7sdn93rw19owzetwsl5azr2jiw Ugo chara acha adịghị echu echu 0 6150 28799 2026-04-05T08:21:04Z Sayvhior 168 Created page 28799 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== Onye a zụrụ nke ọma ga - eguzogide ule nke oge. ==Mkpọpụta== [[File:LL-Q33578 (ibo)-Sayvhior-Ugo chara acha adịghị echu echu.wav]] ==Myiri n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== Someone who is well trained will stand the test of time [[Category: Ilu]] 8pw6apqe07pvx0hkauw7fha3uxz9y69 Mgbe otu onye isi di mma kpọrọ ndi ara iteghete gafee, ihe anyị mara bụ na ndị ara iri gafere 0 6151 28800 2026-04-05T08:25:04Z Sayvhior 168 Created page 28800 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== Ndị gị na ha na akpakọrịta na egosi ụdị mmadụ ị bụ n'ezie. ==Mkpọpụta== [[File:LL-Q33578 (ibo)-Sayvhior-Mgbe otu onye isi di mma kpọrọ ndi ara iteghete gafee, ihe anyị mara bụ na ndị ara iri gafere.wav]] ==Myiri n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== The people you associate yourself with shows your true character. [[Category: Ilu]] 9jm2y5jw0se8nz3228jbm36ihlj4kib Onye m ga-egbuli m ga rio chineke ka o nyere m aka? 0 6152 28801 2026-04-05T08:30:35Z Sayvhior 168 Created page 28801 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== #Ọ dịghị mkpa ịgbasi mbọ ike iji merie ọgụ ndị ahụ dị mfe imeri. #Enwere ike nweta ihe ụfọdụ ngwa ngwa n'enwetaghị enyemaka sitere n'èzí. ==Mkpọpụta== [[File:LL-Q33578 (ibo)-Sayvhior-Onye m ga-egbuli m ga rio chineke ka o nyere m aka?.wav]] ==Myiri n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== #The battles that can be easily overcome do not require additional effort. #Some things can be achieved faster even without external assistance. [[Category: Ilu]] 29to12355ag00o9m1qs8xhwfr0fnubz