Wiktionary igwiktionary https://ig.wiktionary.org/wiki/Ihu_mb%E1%BB%A5 MediaWiki 1.46.0-wmf.22 case-sensitive Midia Ọpụrụiche Ńkàtá Ojiarụ Ńkàtá ojiarụ Wiktionary Ńkàtá Wiktionary Faịlụ Ńkàtá faịlụ MidiaWiki Ńkàtá MidiaWiki Templeeti Ńkàtá templeeti Enyemaka Ńkàtá enyemaka Otú Ńkàtá otú TimedText TimedText talk Module Module talk Event Event talk Agadi nwaanyị anaagi aka nkà n'egwu ọ mara agba. 0 5622 28805 28676 2026-04-05T13:24:59Z Goodymeraj 496 /* Nkọwa */ 28805 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== Ilu Igbo pụtara na mmadụ apụghị ichefu ihe ọ ma eme nke oma. ===Mkpọpụta=== [[File:Ig-Agadi nwaanyị anaagi aka nkà n'egwu ọ mara agba..ogg|Ig-Agadi nwaanyị anaagi aka nkà n'egwu ọ mara agba.]] ==Myiri n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== *Experience is the best teacher *Old habit die hard [[Category: Ilu]] qn4lcufier01j9ef0ij1ybf333ext3e 28812 28805 2026-04-05T13:45:50Z Goodymeraj 496 /* Bekee */ 28812 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== Ilu Igbo pụtara na mmadụ apụghị ichefu ihe ọ ma eme nke oma. ===Mkpọpụta=== [[File:Ig-Agadi nwaanyị anaagi aka nkà n'egwu ọ mara agba..ogg|Ig-Agadi nwaanyị anaagi aka nkà n'egwu ọ mara agba.]] ==Myiri n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== *Experience is the best teacher *Old habits die hard [[Category: Ilu]] la2exbku0wjayydxn2rx1sodt3coae9 Adịghị ebute ozu ọdụm n'ụlọ 0 5654 28815 28021 2026-04-05T14:02:09Z Goodymeraj 496 /* Nkọwa */ 28815 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== Ilu igbo pụtara na ihe ọma anaghị abịa ngwa ngwa, yabụ mmadụ ga-agbasi mbọ ike iru ebe dị elu ma nweta ihe ọma ===Mkpọpụta=== [[File:Ig-Adịghị ebute ozu ọdụm n'ụlọ.ogg|Ig-Adịghị ebute ozu ọdụm n'ụlọ]] ==Myiri n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== Great things never come from comfort zone [[Category: Ilu]] 3cuwb9dcnijc8wpon3pnh2qsagbw2to Agadi nwany anaghị nka n'egwu ọ maara agba 0 5739 28806 26477 2026-04-05T13:29:37Z Goodymeraj 496 /* Nkọwa */ added audio pronunciation 28806 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== Nke a bụ ilu Igbo juputara na amamihe nke na akọwa na ihe mmadụ mara anya ya bụ ihe marala ya ahụ, agaghị abịa akụzibekwa ya ọzọ, maọbu na mmadụ enweghị ike ichefu ihe ọ maara eme nke ọma. ==Mkpọpụta== [[File:LL-Q33578_(ibo)-Goodymeraj-Agadi_nwany%E1%BB%8B_anagh%E1%BB%8B_aka_nka_n%27egwu_%E1%BB%8D_maara_agba.wav]] ==Myiri n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== [[Category :Ilu]] la4viut13i3wok9r4xwyzbvxcafutem 28807 28806 2026-04-05T13:31:03Z Goodymeraj 496 /* Bekee */ 28807 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== Nke a bụ ilu Igbo juputara na amamihe nke na akọwa na ihe mmadụ mara anya ya bụ ihe marala ya ahụ, agaghị abịa akụzibekwa ya ọzọ, maọbu na mmadụ enweghị ike ichefu ihe ọ maara eme nke ọma. ==Mkpọpụta== [[File:LL-Q33578_(ibo)-Goodymeraj-Agadi_nwany%E1%BB%8B_anagh%E1%BB%8B_aka_nka_n%27egwu_%E1%BB%8D_maara_agba.wav]] ==Myiri n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== * Experience counts * Old habits die hard [[Category :Ilu]] 4qrw3aalx13fna30wr9o83yqnldygjc Agbịsị gbaa otule, ọ mụrụ akọ 0 5778 28819 26605 2026-04-05T14:25:56Z Goodymeraj 496 Added audio pronunciation 28819 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== Ilu pụtara ihe ọbụla mee mmadụ maọbu ihe ọma maọbu nkè ọjọọ, onye hụ a mara ihe/nwee uche ==Mkpọpụta== [[File:LL-Q33578 (ibo)-Goodymeraj-Agbịsị gbaa otule, ọ mụrụ akọ.wav|When the black ant stings the buttocks, it will learn it's lessons]] ==Myiri n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== Experience is the best teacher [[Category: Ilu]] e1cvjnpbfw40ob065rphiplppwe14n0 Agwa ogbenye ihe eji ab’ogaranya, osi ka ya buru ogbenye ya bu. 0 5796 28808 26766 2026-04-05T13:40:36Z Goodymeraj 496 /* Mkpọpụta */ 28808 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== Ọtụtụ ndị na-achọ ịba ọgaranya ma ha adịghị njikere ịkwụ ụgwọ ahụ. ===Nkejiasụsụ=== Ilu ===Mkpọpụta=== [[File:LL-Q33578_(ibo)-Goodymeraj-Agwa_ogbenye_ihe_eji_aba_%E1%BB%8Dgaranya,_%E1%BB%]] ==Ntụgharị n'asụsụ== ===Bekee=== [[Category: Ilu]] 0abfr0qtoqsrhjn9ldlry1a9aimco6l 28809 28808 2026-04-05T13:43:13Z Goodymeraj 496 /* Mkpọpụta */ added audio pronunciation 28809 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== Ọtụtụ ndị na-achọ ịba ọgaranya ma ha adịghị njikere ịkwụ ụgwọ ahụ. ===Nkejiasụsụ=== Ilu ===Mkpọpụta== [[File:LL-Q33578 (ibo)-Goodymeraj-Agwa ogbenye ihe eji aba ọgaranya, ọ si ka ya buru ogbenye ya bu..wav|A poor man would rather remain poor after knowing the conditions to become wealthy]] ==Ntụgharị n'asụsụ== ===Bekee=== [[Category: Ilu]] 8yvpn6t3z62glokt1j58cfgx15v45ac 28810 28809 2026-04-05T13:44:50Z Goodymeraj 496 28810 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== Ọbụghị onye ọbụla ga-enwe obi ịta ahụhụ wee nweta ọnọdụ dị mma ===Nkejiasụsụ=== Ilu ===Mkpọpụta== [[File:LL-Q33578 (ibo)-Goodymeraj-Agwa ogbenye ihe eji aba ọgaranya, ọ si ka ya buru ogbenye ya bu..wav|A poor man would rather remain poor after knowing the conditions to become wealthy]] ==Ntụgharị n'asụsụ== ===Bekee=== * Not every one will have the guts to take the bull by the horn to achieve the extra ordinary Description Audio pronunciation file from the Lingua Libre Lingua Libre project. [[Category: Ilu]] mkclz8v69qevbnxxueg9ysxk4njy6d5 28811 28810 2026-04-05T13:45:15Z Goodymeraj 496 /* =Mkpọpụta */ 28811 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== Ọbụghị onye ọbụla ga-enwe obi ịta ahụhụ wee nweta ọnọdụ dị mma ===Nkejiasụsụ=== Ilu ==Mkpọpụta== [[File:LL-Q33578 (ibo)-Goodymeraj-Agwa ogbenye ihe eji aba ọgaranya, ọ si ka ya buru ogbenye ya bu..wav|A poor man would rather remain poor after knowing the conditions to become wealthy]] ==Ntụgharị n'asụsụ== ===Bekee=== * Not every one will have the guts to take the bull by the horn to achieve the extra ordinary Description Audio pronunciation file from the Lingua Libre Lingua Libre project. [[Category: Ilu]] 6io9rsc4e6ur417nivaa4jcn6wxm7wo 28813 28811 2026-04-05T13:46:21Z Goodymeraj 496 28813 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== Ọbụghị onye ọbụla ga-enwe obi ịta ahụhụ wee nweta ọnọdụ dị mma ===Nkejiasụsụ=== Ilu ==Mkpọpụta== [[File:LL-Q33578 (ibo)-Goodymeraj-Agwa ogbenye ihe eji aba ọgaranya, ọ si ka ya buru ogbenye ya bu..wav|A poor man would rather remain poor after knowing the conditions to become wealthy]] ==Ntụgharị n'asụsụ== ===Bekee=== * Not every one will have the guts to take the bull by the horn to achieve the extra ordinary [[Category: Ilu]] gnwfbku4mizk30btylqbop2n6igcger onye kpatara nkụ arụrụ sịrị ngwere bịara ya orịrị 0 5809 28822 26915 2026-04-05T16:50:14Z Chizoba Amanambu 1232 added pronunciation 28822 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== * Ilu a bụ ikwu na omume ọ bụla nwere nsonaazụ ya ===Nkejiasụsụ=== Ilu ===Mkpọpụta=== File:LL-Q33578 (ibo)-Chizoba Amanambu-onye kpatara nkụ ahụhụ sịrị ngwere bịara ya orịrị.wav ==Ntụgharị n'asụsụ== ===Bekee=== Whoever fetches ant-infested firewood will have the lizard as a guest. [[Category: Ilu]] emb26bweh41ahjfjcr0i1nxgcr8qcqa Ara na obi anaghị ese okwu 0 5832 28816 26939 2026-04-05T14:10:40Z Goodymeraj 496 /* Bekee */ 28816 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== Ilu a bụ oku maka ibi n'udo n'etiti mmadụ si otú a na-akwalite udo na ọganihu ==Myiri n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== * Live and let live [[Category: Ilu]] nj4g071jsgs9fwy8dr55xoz8ihv1xe0 28817 28816 2026-04-05T14:17:29Z Goodymeraj 496 Added audio pronunciation 28817 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== Ilu a bụ oku maka ibi n'udo n'etiti mmadụ si otú a na-akwalite udo na ọganihu. ==Mkpọpụta== [[File:LL-Q33578 (ibo)-Goodymeraj-Ara na obi anaghị ese okwu.wav|LL-Q33578 (ibo)-Goodymeraj-Ara na obi anaghị ese okwu]] ==Myiri n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== * Live and let live [[Category: Ilu]] 9lzt3hvyl1augv9gc7rjw4tacteligk 28818 28817 2026-04-05T14:18:26Z Goodymeraj 496 /* Nkọwa */ 28818 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== Ilu na-akọwa na eletụchaa aghara bụ ụtọ enyi na enyi maọbụ nwanne na nwanne ==Mkpọpụta== [[File:LL-Q33578 (ibo)-Goodymeraj-Ara na obi anaghị ese okwu.wav|LL-Q33578 (ibo)-Goodymeraj-Ara na obi anaghị ese okwu]] ==Myiri n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== * Live and let live [[Category: Ilu]] qxq1bvreog6qnguv86l5j6ls7n7g79d onye amụma adịghị adị ire n'be nna ya 0 5864 28820 27091 2026-04-05T16:30:38Z Chizoba Amanambu 1232 added pronunciation 28820 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== Ndị ọzọ nwere ike ikwenye ma ọ bụ kwanyere mmadụ ùgwù mana ndị nọ ya nso a pụghị ịme ya. ===Nkejiasụsụ=== Ilu ===Mkpọpụta=== File:LL-Q33578 (ibo)-Chizoba Amanambu-onye amụma adịghị adị ire na be nna ya.wav ==Ntụgharị n'asụsụ== ===Bekee=== [https://en.wiktionary.org/wiki/a%20prophet%20is%20not%20without%20honor%20save%20in%20his%20own%20country a prophet is not without honor save in his own country] [[Category: Ilu]] 8bmh3gyuz77n1y7mjx86qhhjm732c7m Nwaanyi muta ishi ofe mmiri mmiri, di ya amuta ipi utara aka were suru ofe 0 6153 28802 2026-04-05T12:03:00Z Miracle2024 1230 created new entry 28802 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== Mmadụ kwesịrị ịmụta ịgbanwe ụzọ iji dabara ọnọdụ. ===Mkpọpụta=== [[File:LL-Q33578 (ibo)-Miracle2024-Nwaanyi muta ishi ofe mmiri mmiri, di ya amuta ipi utara aka were suru ofe.wav]] ==Myiri n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== If a woman decides to make the soup watery, the husband will learn to dent the fufu before dipping it into the soup [[Category: Ilu]] dv7kb8m6fzdqquo855lsnrma0owjfgn ogologo okwu adiro n'uka ngbede 0 6154 28803 2026-04-05T12:09:07Z Miracle2024 1230 created new entry 28803 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== Kwụsị igba gburugburu ohia ma gaa kpọmkwem n'isi ihe ===Mkpọpụta=== [[File:LL-Q33578 (ibo)-Miracle2024-ogologo okwu adiro n'uka ngbede.wav]] ===Myiri n'asụsụ ọzọ=== ===Bekee=== long sermons are not needed in evening services [[Category: Ilu]] f74hqixrzkp493jdn6ejeexbkcomq8s Ichekiriche nwe elu nkwu,nwa mbgada nwe uzo ohia 0 6155 28804 2026-04-05T12:20:27Z Miracle2024 1230 created new entry 28804 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== onye ọbụla nwere adịghị ike na ike. ===Mkpọpụta=== [[File:LL-Q33578 (ibo)-Miracle2024-Ichekiriche nwe elu nkwu,nwa mbgada nwe uzo ohia.wav]] ==Myiri n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== yellow ant is the king of Palm trees, Antelope is the king of the forest [[Category: Ilu]] 75u3t7f930gk5a0kzwbjro4zndjx162 Mgbe nwoke otu ụkwụ ji ekele Chukwu bụ mgbe ọ hụrụ onye ngwụrọ 0 6156 28814 2026-04-05T13:57:37Z Goodymeraj 496 Added a new proverb 28814 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== Ilu Igbo na-akụzi ka onye ọbụla nwee obi ekele maka ihe ọ bụla o nwere, ma nke ukwuu ma nke nta. ===Mkpọpụta=== [[File:LL-Q33578 (ibo)-Goodymeraj-Mgbe nwoke otu ụkwụ ji ekele Chukwu bụ mgbe ọ hụrụ onye ngwụrọ.wav|A one-legged man is seldom thankful to God until he sees a crippled person.]] ==Myiri n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== * Be grateful and thankful for whatever you have. [[Category: Ilu]] rc6ojxf4tyn2nf5z9q1d2vonk6f78y1 Ọkụkọ na-akwa ákwá nwere mgbe ọ bụ àkwá 0 6157 28821 2026-04-05T16:40:25Z Ozims Divine 1011 Jiri '==Nkọwa== Ilu a na-egosi na a ga-emeso onye ọ bụla otu nhata n'ihi na ọ dịghị onye maara echi maọbu Onye a na-eleda anya nwere ike ịghọ ezigbo mmadụ echi ==Mkpoputa== ==Nyiri asụsụ== ===Bekee=== The cockerel that crows was once an egg.' kere ihü 28821 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== Ilu a na-egosi na a ga-emeso onye ọ bụla otu nhata n'ihi na ọ dịghị onye maara echi maọbu Onye a na-eleda anya nwere ike ịghọ ezigbo mmadụ echi ==Mkpoputa== ==Nyiri asụsụ== ===Bekee=== The cockerel that crows was once an egg. kj3o43mhh7a1lcrv3ktbw4r7sbzsppn 28823 28821 2026-04-05T16:53:31Z Ozims Divine 1011 Added pronunciation 28823 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== Ilu a na-egosi na a ga-emeso onye ọ bụla otu nhata n'ihi na ọ dịghị onye maara echi maọbu Onye a na-eleda anya nwere ike ịghọ ezigbo mmadụ echi ==Mkpoputa== [[File:LL-Q33578 (ibo)-Ozims Divine-Ọkụkọ na-akwa ákwá nwere mgbe ọ bụ àkwá.wav]] ==Nyiri asụsụ== ===Bekee=== The cockerel that crows was once an egg. o1gu0a3o04a3qoz1k8siicuw6p888zp A na-agwa ntị ma ntị anụghị, e gburu isi ntị esoro ya 0 6158 28824 2026-04-06T09:52:51Z Nachi kim 1137 Created a new proverb 28824 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== Ịlụ Igbo pụtara na Ọ bụrụ na anyị adịghị aṅa ntị na ndụmọdụ dị mma , anyị nwere ike ịdaba na nsogbu. ==Mkpoputa== [[File:LL-Q33578 (ibo)-Nachi kim-A na-agwa ntị ma ntị anụghị, e gburu isi ntị esoro ya..wav]] ==Myiri n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== If we don’t take notice of good advice we shall likely fall into trouble [[Category:ilu]] atqgb20gc7y2ec9uvx0s2r36lexm3nl Mma eji egbu Ọjị taa, bụ mma ụzụ hụrụ na ọkụ ụnyaahụ 0 6159 28825 2026-04-06T11:00:28Z Ozims Divine 1011 Jiri '===Nkọwa=== Ilu pụtara na Ị ga-gabiga ihe ize ndụ ya na ihe isi ike iji nwee ihe ịga nke ọma ===Mkpọputa=== ==Nyiri asụsụ== ===Bekee=== *Rome was not built in a day *Good things take time' kere ihü 28825 wikitext text/x-wiki ===Nkọwa=== Ilu pụtara na Ị ga-gabiga ihe ize ndụ ya na ihe isi ike iji nwee ihe ịga nke ọma ===Mkpọputa=== ==Nyiri asụsụ== ===Bekee=== *Rome was not built in a day *Good things take time hnw1z2lj7hbhn40r80lkq6nz5gk0hzx 28827 28825 2026-04-06T11:56:28Z Ozims Divine 1011 Added pronunciation 28827 wikitext text/x-wiki ===Nkọwa=== Ilu pụtara na Ị ga-gabiga ihe ize ndụ ya na ihe isi ike iji nwee ihe ịga nke ọma ===Mkpọputa=== [[File:LL-Q33578 (ibo)-Ozims Divine-Mma eji egbu Ọjị taa, bụ mma ụzụ hụrụ na ọkụ ụnyaahụ.wav]] ==Nyiri asụsụ== ===Bekee=== *Rome was not built in a day *Good things take time ta7u99ekwz9xq2ycm7gbkoxpxkcjjj8 Onye ji mmadụ n’ala ji onwe ya 0 6160 28826 2026-04-06T11:36:30Z Ozims Divine 1011 Added pronunciation 28826 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== Ilu pụtara mgbe ị na-eweda ndị mmadụ, a naghị ahapụ gị ===Mkpọputa=== [[File:LL-Q33578 (ibo)-Ozims Divine-Onye ji mmadụ n’ala ji onwe ya.wav]] ===Nyiri asụsụ=== ==Bekee== He who digs a pit must surely fall in it 4wgddn4tbbdonw7ex4q2pac4k9vniic