Wiktionary igwiktionary https://ig.wiktionary.org/wiki/Ihu_mb%E1%BB%A5 MediaWiki 1.46.0-wmf.22 case-sensitive Midia Ọpụrụiche Ńkàtá Ojiarụ Ńkàtá ojiarụ Wiktionary Ńkàtá Wiktionary Faịlụ Ńkàtá faịlụ MidiaWiki Ńkàtá MidiaWiki Templeeti Ńkàtá templeeti Enyemaka Ńkàtá enyemaka Otú Ńkàtá otú TimedText TimedText talk Module Module talk Event Event talk Anyanwụ 0 214 28828 23222 2026-04-06T15:34:27Z Celetex 55 28828 wikitext text/x-wiki =Nkọwa= otu n'ime ihe chukwu kere eke n'ụwa bụ nke na-egosi ehihe ma ọ na-acha maọbụ mgbede ma ọ daa. Nke a mere eji asị ọwụwa anyanwụ na ọdịda anyanwụ. Ọdịmara: [[☉]]. Ọ bụkwa aha ana-enye mmadụ mgbe gboo ọkachasị dika onye ahụrụ ga-abụ ihe. ===Nkejiasụsụ=== [[Usòrò:BLUE STEREO 3D Time for Space Wiggle.gif|thumb|Anyanwụ]] Aha ===Ọmụmaatụ=== Anyanwụ na-achasi ike ===Mkpọpụta=== [[Usòrò:Anyanwụ.ogg|thumb|left|Anyanwụ]] [[Usòrò:Ig-Anyanwu.ogg|thumb|left|Anyanwụ]] {{-}} ===Olumba=== Anwụ =Ntụghari n'asụsụ ọzọ= ===Bekee=== [https://en.wiktionary.org/wiki/sun sun] [[Òtù:aha]] [[Òtù:iheokike]] 5x5mibpwmkz9ih6gbbaeoyak0qgs37l Ọkụkọ na-akwa ákwá nwere mgbe ọ bụ àkwá 0 6157 28830 28823 2026-04-06T18:02:43Z Dagentle 369 28830 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== Ilu a na-egosi na a ga-emeso onye ọ bụla otu nhata n'ihi na ọ dịghị onye maara echi maọbu Onye a na-eleda anya nwere ike ịghọ ezigbo mmadụ echi ==Mkpoputa== ==Nyiri asụsụ== ===Bekee=== The cockerel that crows was once an egg. 3o4vda8tb0x96lr53uu8ru3qj1z3j8d Onye ji mmadụ n’ala ji onwe ya 0 6160 28833 28826 2026-04-07T11:21:51Z Ozims Divine 1011 28833 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== Ilu pụtara mgbe ị na-eweda ndị mmadụ, a naghị ahapụ gị ===Mkpọputa=== [[File:LL-Q33578 (ibo)-Ozims Divine-Onye ji mmadụ n’ala ji onwe ya.wav]] ===Nyiri asụsụ=== ==Bekee== when you devalue people, you are not left out a9z4nidcbb2nuu9o03a5jelkp6blhse Otú:iheokike 14 6161 28829 2026-04-06T15:35:58Z Celetex 55 E keputaram otu ọhụrụ 28829 wikitext text/x-wiki Otu n'ime ihe okike chukwu kere hbf05vvo3cd5tt7ck86t238kicv9fur Agwọ emeghi ihe o ji bụrụ agwọ, ụmụaka ewere ya kee nkụ 0 6162 28831 2026-04-06T21:45:59Z Nachi kim 1137 Created a new proverb 28831 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== Ịlụ Igbo pụtara na chebe ikike gị ka ị ghara ịbụ ihe egwuregwu ==Mkpoputa== [[File:LL-Q33578 (ibo)-Nachi kim-Agwọ emeghi ihe o ji bụrụ agwọ, ụmụaka ewere ya kee nkụ.wav]] ==Myiri n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== defend your capability to avoid being taken for granted. [[Category:ilu]] e9qbtcqv02449g9pz9rqpsa064b2ry4 Azụ rahụ ụra, azụ ibe ya eloo ya 0 6163 28832 2026-04-06T23:38:11Z Goodymeraj 496 Added a proverb 28832 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== Ilu igbo na-akọwa na anyị kwesịrị ịkpachara anya, nọgide na-agbasi mbọ ike ma sie ike. Ejila onwe gị egwu egwu. ===Mkpọpụta=== [[File:LL-Q33578 (ibo)-Goodymeraj-Azụ rahụ ụra, azụ ibe ya eloo ya.wav|If a fish sleeps, it will be eaten by another fish.]] ==Myiri n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== We should be cautious, keep pushing and be tough. Don’t be complacent. [[Category: Ilu]] ltu8vwmmm4u1kr35v9bb30ockacs8xu