Wiktionary igwiktionary https://ig.wiktionary.org/wiki/Ihu_mb%E1%BB%A5 MediaWiki 1.46.0-wmf.23 case-sensitive Midia Ọpụrụiche Ńkàtá Ojiarụ Ńkàtá ojiarụ Wiktionary Ńkàtá Wiktionary Faịlụ Ńkàtá faịlụ MidiaWiki Ńkàtá MidiaWiki Templeeti Ńkàtá templeeti Enyemaka Ńkàtá enyemaka Otú Ńkàtá otú TimedText TimedText talk Module Module talk Event Event talk Jiri ehihie chụwa ewu ojii 0 5591 28874 25883 2026-04-13T19:09:20Z Chinemeremprince 528 28874 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== Ilu igbo pụtara ihe onye na eme ka ọ me ya ngwa ngwa tupu ya akaha. ==Myiri n'asụsụ ọzọ== ===Mkpọpụta=== [[File:Ig-Jiri ehihie chụwa ewu ojii.ogg]] ===Bekee=== Strike while the iron is hot [[Category: Ilu]] n648mbcudo9qcrxlea7umvod5umazij Kpo achịcha ka obere otu ụkpa 0 5696 28875 26397 2026-04-13T19:16:41Z Chinemeremprince 528 28875 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== Ilu pụtara ọ dị mkpa ịchịkọta ihe ọ bụla mmadụ nwere, n'agbanyeghị obere ihe, n'ihi na obere ihe nwere ike ịchịkọta ihe dị mkpa ka oge na-aga. ==Myiri n'asụsụ ọzọ=== ===Mkpọpụta=== [[File:Ig-Kpo achịcha ka obere otu ụkpa.ogg]] ===Bekee=== Little by little bird makes its nest [[Category: Ilu]] 79aaizh0y9i5k6ssm2ja46f4z89oosp Ọkụkọ na-akwa ákwá nwere mgbe ọ bụ àkwá 0 6157 28881 28830 2026-04-13T21:02:09Z Ozims Divine 1011 Added pronunciation 28881 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== Ilu a na-egosi na a ga-emeso onye ọ bụla otu nhata n'ihi na ọ dịghị onye maara echi maọbu Onye a na-eleda anya nwere ike ịghọ ezigbo mmadụ echi ==Mkpoputa== [[File:LL-Q33578 (ibo)-Ozims Divine-Ọkụkọ na-akwa ákwá nwere mgbe ọ bụ àkwá..wav]] ==Nyiri asụsụ== ===Bekee=== The cockerel that crows was once an egg. li4wttm3xi6ihwi50lhhvq7g0uyz8sz Ihere adịghị eme onye ara ka ọ na-eme ụmụ-nna ya 0 6174 28879 28869 2026-04-13T20:04:41Z Chrysella 166 /* Mkpọpụta */ 28879 wikitext text/x-wiki ===Nkọwa=== Nke a bụ ilu n'akọwa na ndị maara ụkpụrụ na-eji ha akpọrọ ihe nke ukwuu ==Nkeji asụsụ== Ilu ==Mkpọpụta== [[File:Ig-Ihere adịghị eme onye ara ka ọ na-eme ụmụ-nna ya.ogg|Ig-Ihere adịghị eme onye ara ka ọ na-eme ụmụ-nna ya]] ==Myiri n'asụsụ ọzọ== Ifele adị eme onye ara ka ọ na-eme ikwu ya na ibe ya (Enugwu-Adidi, Anambra Steeti) ===Ntụgharị n'asụsụ=== ==Bekee== A mad person is not as ashamed as his relatives 8j2hoijal3nqc38ifjh8xhlp9xurgad Adịghị ajụ arụsi ihe mere ihe ji aga nkeọma 0 6175 28878 28870 2026-04-13T20:00:40Z Chinemeremprince 528 28878 wikitext text/x-wiki ===Nkọwa=== Ọ dịghị onye na-ajụ ajụjụ mgbe ihe na-aga nke ọma. Anyị na-ajụ ajụjụ nanị mgbe ihe na-agazighị agazi. ==Nkeji asụsụ== Ilu ==Mkpọpụta== [[File:LL-Q33578 (ibo)-Chinemeremprince-Adịghị ajụ arụsi ihe mere ihe ji aga nkeọma.wav]] ==Myiri n'asụsụ ọzọ== ===Ntụgharị n'asụsụ=== ==Bekee== Nobody goes to a prophet to find out why they’re doing well in life. atonydqtb0zqposo62jvyp1u7r7k4sd 28880 28878 2026-04-13T20:12:58Z Chrysella 166 /* Mkpọpụta */ 28880 wikitext text/x-wiki ===Nkọwa=== Ọ dịghị onye na-ajụ ajụjụ mgbe ihe na-aga nke ọma. Anyị na-ajụ ajụjụ nanị mgbe ihe na-agazighị agazi. ==Nkeji asụsụ== Ilu ==Mkpọpụta== [[File:Ig-Adịghị ajụ arụsi ihe mere ihe ji aga nkeọma.ogg|Ig-Adịghị ajụ arụsi ihe mere ihe ji aga nkeọma]] ==Myiri n'asụsụ ọzọ== ===Ntụgharị n'asụsụ=== ==Bekee== Nobody goes to a prophet to find out why they’re doing well in life. 3ravnnjxdfwd50u5fl1icaktfu44qmh A tuoro omara, o mara, a tuoro ofeke,o fenye ishi n'ohia. 0 6176 28872 2026-04-13T17:14:09Z Chrysella 166 Jiri '===Nkọwa=== Ilu a n'akọwa na onye nwere ọgụgụ isi ma ọ bụ amamihe, mgbe a gwara ya ihe ma ọ bụ kụziere ya, ọ na-aghọta ma gbanwee omume ya. Ma onye nzuzu mgbe a gwara ya ihe, ọ naghị ewere ya—ọ na-agbapụ ma ọ bụ jụ ịnụ. ==Nkeji asụsụ== Ilu ==Mkpọpụta== ==Myiri n'asụsụ ọzọ== ===Ntụgharị n'asụsụ=== ==Bekee== If you tell a wise one, he understands; tell a dunce, he runs inqto the bush.' kere ihü 28872 wikitext text/x-wiki ===Nkọwa=== Ilu a n'akọwa na onye nwere ọgụgụ isi ma ọ bụ amamihe, mgbe a gwara ya ihe ma ọ bụ kụziere ya, ọ na-aghọta ma gbanwee omume ya. Ma onye nzuzu mgbe a gwara ya ihe, ọ naghị ewere ya—ọ na-agbapụ ma ọ bụ jụ ịnụ. ==Nkeji asụsụ== Ilu ==Mkpọpụta== ==Myiri n'asụsụ ọzọ== ===Ntụgharị n'asụsụ=== ==Bekee== If you tell a wise one, he understands; tell a dunce, he runs inqto the bush. 38b2com10s0oqfkf7caov8agx3is1qc 28877 28872 2026-04-13T19:55:20Z Chinemeremprince 528 28877 wikitext text/x-wiki ===Nkọwa=== Ilu a n'akọwa na onye nwere ọgụgụ isi ma ọ bụ amamihe, mgbe a gwara ya ihe ma ọ bụ kụziere ya, ọ na-aghọta ma gbanwee omume ya. Ma onye nzuzu mgbe a gwara ya ihe, ọ naghị ewere ya—ọ na-agbapụ ma ọ bụ jụ ịnụ. ==Nkeji asụsụ== Ilu ==Mkpọpụta== [[File:LL-Q33578 (ibo)-Chinemeremprince-A tuoro omara, o mara, a tuoro ofeke,o fenye ishi n'ohia..wav]] ==Myiri n'asụsụ ọzọ== ===Ntụgharị n'asụsụ=== ==Bekee== If you tell a wise one, he understands; tell a dunce, he runs inqto the bush. h1ll8xvszqjuhms73mxgaoo8cbb1o96 Onye nwere mmadụ ka onye nwere ego 0 6177 28873 2026-04-13T18:41:12Z NiferO 999 Created Igbo proverb 28873 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== Ịlụ Igbo pụtara na o nweghị onye ma ihe ga eme n'oge na-abịa abịa. ==Mkpoputa== ==Myiri n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== A person with a robust network of people is stronger than an individual with only money [[Category:ilu]] 7ova46t4cz8x0dk5snwrgo1asob3i9m 28876 28873 2026-04-13T19:38:32Z Chinemeremprince 528 28876 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== Ịlụ Igbo pụtara na o nweghị onye ma ihe ga eme n'oge na-abịa abịa. ==Mkpoputa== [[File:LL-Q33578 (ibo)-Chinemeremprince-Onye nwere mmadụ ka onye nwere ego.wav]] ==Myiri n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== A person with a robust network of people is stronger than an individual with only money [[Category:ilu]] 5onyvezqey4f009yi5xy62rw7176wze 28882 28876 2026-04-13T21:34:45Z NiferO 999 Deziri ibe a 28882 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== Ịlụ Igbo pụtara na echefula mkpa ọ dị inwe ezi mmekọrịta. ==Mkpoputa== [[File:LL-Q33578 (ibo)-Chinemeremprince-Onye nwere mmadụ ka onye nwere ego.wav]] ==Myiri n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== A person with a robust network of people is stronger than an individual with only money [[Category:ilu]] 2c8arj80y3j2h5gbiw57szwny1ecyi3