Wiktionary igwiktionary https://ig.wiktionary.org/wiki/Ihu_mb%E1%BB%A5 MediaWiki 1.46.0-wmf.24 case-sensitive Midia Ọpụrụiche Ńkàtá Ojiarụ Ńkàtá ojiarụ Wiktionary Ńkàtá Wiktionary Faịlụ Ńkàtá faịlụ MidiaWiki Ńkàtá MidiaWiki Templeeti Ńkàtá templeeti Enyemaka Ńkàtá enyemaka Otú Ńkàtá otú TimedText TimedText talk Module Module talk Event Event talk Akpụ 0 141 28964 729 2026-04-20T13:52:58Z NiferO 999 Added pronunciation 28964 wikitext text/x-wiki '''Akpụ''' ==Nkọwa== Nke a bụ otu n'ime ọtụtụ nri ndi Igbo nwere. E ji osisi ya adụ ya. Ọna ebu n'ime ala dịka ji. Eji ya emepụta ọtụtụ nri ndi ọzọ dika abacha, utara, abacha mmiri nakwa staachi. ===Nkejịasụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== Atara m abacha mmiri taa ===Mkpọpụta=== [[File:Ig-Akpu.ogg|Ig-Akpu]] ===Olumba=== ==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== [[Òtù:aha]] lpge3aewu3pay929xxpfk8pk0ochubo Asambodo 0 230 28965 17137 2026-04-20T13:57:26Z NiferO 999 Added pronunciation 28965 wikitext text/x-wiki '''Asambodo''' =Nkọwa= Ụdịrị akwụkwọ pụrụ iche mmadụ na-enweta ma ọ gafee ule, mezuo ọzụzụ maaọbụ nweta mmụta pụrụ iche. [[Usòrò:Sample Certificate of Change of Mention of Sex - Quebec.jpg|thumb|right|Asambodo]] ===Nkejiasụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== Enyere ha asambodo alụmdi na nwunye ha. ===Mkpọpụta=== [[File:LL-Q33578 (ibo)-NiferO-odudu.wav]] ===Olumba=== =Ntụghari n'asụsụ ọzọ= ===Bekee=== [https://web.archive.org/web/20200726121905/https://en.wiktionary.org/wiki/certificate Certificate] [[Òtù:aha]] ka20htt3uxo7bku211frx869raen4jg 28966 28965 2026-04-20T13:58:21Z NiferO 999 28966 wikitext text/x-wiki '''Asambodo''' =Nkọwa= Ụdịrị akwụkwọ pụrụ iche mmadụ na-enweta ma ọ gafee ule, mezuo ọzụzụ maaọbụ nweta mmụta pụrụ iche. [[Usòrò:Sample Certificate of Change of Mention of Sex - Quebec.jpg|thumb|right|Asambodo]] ===Nkejiasụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== Enyere ha asambodo alụmdi na nwunye ha. ===Mkpọpụta=== [[File:LL-Q33578 (ibo)-NiferO-asambodo.wav]] ===Olumba=== =Ntụghari n'asụsụ ọzọ= ===Bekee=== [https://web.archive.org/web/20200726121905/https://en.wiktionary.org/wiki/certificate Certificate] [[Òtù:aha]] oji8dwxkfy0tcy30i65o5xdzwuut3mb Aspekiti 0 239 28968 1131 2026-04-20T14:31:42Z NiferO 999 Added pronunciation 28968 wikitext text/x-wiki '''Aspekiti''' =Nkọwa= Nke a na-ekwu maka oge mana ọ naghi egosicha oge ihe ji mee kpọm kwem. ===Nkejịasụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== #Nne m maara esi nri #osisi a ebu ọla ===Mkpọpụta=== [[File:LL-Q33578 (ibo)-NiferO-Asipekiti.wav]] ===Olumba=== =Ntụghari n'asụsụ ọzọ= ===Bekee=== [https://web.archive.org/web/20200825071602/https://en.wiktionary.org/wiki/aspect aspect] [[Òtù:aha]] gkrwx574v7jl1s4pjj2bva1c64l0lqq Kpudebe 0 835 28961 25191 2026-04-20T12:05:32Z Ifeoma65 1243 Added audio pronunciation 28961 wikitext text/x-wiki '''Kpudebe''' ==Nkọwa== Nke a n'akọwa mbiaru nso ébé ihe nọ dịka ikpo mmadụ oku,nke onye ahụ ga abiaru nso. ===Nkejiasụsụ=== Ngwaa ===Ọmumatu=== Mgbe anyi na agba izu,ọ kpudebere nso ka ọ mara ihe anyi n'ekwu. ===Mkpọpụta=== [[File:Ig-Kpudebe.ogg|thumb|left|Ig-Kpudebe]] ===Olumba=== ==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== [https://en.wiktionary.org/ Come closer] [[Òtù:Aha]] [[Òtù:aha]] le8lv3wtd31durirvwnr1ydt3zvmkf6 Sepụta 0 1546 28969 6433 2026-04-20T15:05:46Z NiferO 999 Added pronunciation 28969 wikitext text/x-wiki '''Sepụta''' =Nkọwa= # Ị dọpụta ihe. Nke a na-abụkari ihe zoro ezo. ===Nkejiasụsụ=== Ngwaa ===Ọmụmaatụ=== # '''''Sepụta''''' akpa ahụ. # Ngọzi '''''sepụtara''''' Chima n'ezi. # Nne mụ ji aka '''''sepụta''''' Agwọ a. ===Mkpọpụta=== [[File:LL-Q33578 (ibo)-NiferO-sepụta.wav]] ===Olumba=== Dọfụta/ Sefụta- Ngwa =Ntụgharị n'asụsụ ọzọ= ===English=== [https://web.archive.org/web/20200826133153/https://en.wiktionary.org/wiki/drag_out] [[Òtù:ngwaa]] fxvbdhjx6mumf30akb1tugjmrqcgk0p aku ilu 0 1804 28973 7586 2026-04-21T08:59:25Z Sayvhior 168 28973 wikitext text/x-wiki =Nkọwa= "Akụ ịlụ" bu mkpuru osisi na elu ilu =Nkejiasusu= Aha =Omumaatu= Nnamdi na ata aku ilu kwa ụbọchị =Mkpọpụta= [[File:LL-Q33578 (ibo)-Sayvhior-Akịilu.wav]] =Olumba= Aki ịlụ =Ntụgharị n'asụsụ ozo= ===Bekee === [https://en.wiktionary.org/w/index.php?search=bitter+kola&title=Special%3ASearch&go=Go&ns0=1 bitter kola] [[Òtù:Aha]] kezbcn5ok1t44k4xkobvxmrg9etevfq alụkwaghịm 0 1842 28971 7813 2026-04-20T15:32:10Z NiferO 999 Added pronunciation 28971 wikitext text/x-wiki =nkọwa= Nkewa alụmdi na nwunye. ===nkejiasụsụ=== Aha ===ọmụmaatụ=== Ọ chọghị ịgba nwunye ya alụkwaghịm. ===mkpọpụta=== [[File:LL-Q33578 (ibo)-NiferO-Alụkwaghịm.wav]] ===olumba=== Alụkwaghịm =ntụgharị n'asụsụ ọzọ= ===bekee=== https://en.wiktionary.org/wiki/divorce [[Òtù:aha]] 1g0fos55zg2ad67zqdg2ir4uvac43d6 igba oto 0 2098 28970 9388 2026-04-20T15:20:49Z NiferO 999 Added pronunciation 28970 wikitext text/x-wiki '''igba oto''' =Nkọwa= nke a bu oge mmadu na enyighi akwa na ahu ma gbaru oto. ===Nkejiasụsụ=== Nkowa aha ===Ọmụmaatụ=== ndi nzuko a siri na enwere oke igba oto n' ihe nkiri a. ===Mkpọpụta=== [[File:LL-Q33578 (ibo)-NiferO-Igba oto.wav]] ===Olumba=== =Ntụghari n' asụsụ ọzọ= ===Bekee=== [https://en.wiktionary.org/wiki/nude nude] [[Òtù:nkowa aha]] ozsa57vs0f7gx4cne9fecx70bfeq5el igirigi mmiri 0 2103 28972 9432 2026-04-21T08:52:38Z Sayvhior 168 28972 wikitext text/x-wiki '''igirigi mmiri''' =Nkọwa= '''igirigi mmiri''' bu irighiri mmiri nke n'atụkri na ọnụ ụtụtụ ===Nkejiasụsụ=== aha ===Ọmụmaatụ=== '''igirigi mmiri''' na-ada ===Mkpọpụta=== [[File:LL-Q33578 (ibo)-Sayvhior-Igirigi mmiri.wav]] ===Olumba=== =Ntugharị n'asụsụ ọzọ= ===Bekee=== [https://en.wiktionary.org/wiki/dew dew] [[Òtù:aha]] p21wjkgw79hnkzvxunqeyugl77ey9nu mgbe niile 0 2325 28967 10591 2026-04-20T14:02:49Z NiferO 999 Added pronunciation 28967 wikitext text/x-wiki =nkọwa= Mgbe ọ bụla ===nkejiasụsụ=== Nkwuwa ===ọmụmaatụ=== Nwata ahụ na-ebe akwa mgbe niile. ===mkpọpụta=== [[File:LL-Q33578 (ibo)-NiferO-mgbe nille.wav]] ===olumba=== Mgbe dum =ntụgharị n'asụsụ ọzọ= ===bekee=== https://en.wiktionary.org/wiki/always [[Òtù:aha]] s0wnvjffn5e9rouqu70q5z3ouaa5af2 obụ aka 0 2758 28962 12323 2026-04-20T13:27:24Z NiferO 999 Added pronunciation 28962 wikitext text/x-wiki [[Usòrò:Hand comparison.jpg|thumb|ọbụ aka]] == Nkọwa == okpuru aka mmadụ, akụkụ aka site na nkwojiaka ruo na ntọala mkpịsị aka, ọ sara mbara, ọ dị na mpaghara dị n'etiti ọkpụkpụ mkpịsị aka na carpus nke bụ nkwonkwo dị na mkpịsị aka. === Nkejiasụsụ === Aha === Ọmụmaatụ === * Ngwaọrụ dabara nke ọma n'ọbụ aka m * Inwere ike iburu ite dị ọkụ n’ọbụ aka gị? === Mkpọpụta === [[File:LL-Q33578 (ibo)-NiferO-ọba aka.wav]] === Olumba === == Ntụgharị n'asụsụ ọzọ == === Bekee === [[wiktionary:palm|Palm]] [[Òtù:aha]] 7e7ypu6was8m0pigwqmuxhbnofnehyl odudu 0 2776 28963 12638 2026-04-20T13:33:01Z NiferO 999 Added pronunciation 28963 wikitext text/x-wiki '''odudu''' =Nkọwa= '''odudu''' by ihe na efe efe, pere mpe nke bu ota mmadu ma obe anụ ohia, oye ahu ana alru ora nke ukwu ===Nkejiasụsụ=== aha ===Ọmụmaatụ=== '''odudu''' tara ya na abali nyaa ===Mkpọpụta=== [[File:LL-Q33578 (ibo)-NiferO-odudu.wav]] ===Olumba=== =Ntụghari n'asụsụ ọzọ= ===Bekee=== [https://en.wikipedia.org/wiki/Tsetse_fly Tsetse_fly] [[Òtù:aha]] kdca6mm1lzacpy41snpiptmb5eajrwe ụ̀dàólú 0 3561 28974 15972 2026-04-21T09:01:39Z Sayvhior 168 28974 wikitext text/x-wiki =Nkọwa= Ògō ólú na-ezipụta ǹghọ̀tá dị̀ íchè n'etiti mkpụrụokwu nwere òtù nsụ̀pe. ===nkejiaaụsụ=== Aha ==ọmụmaatụ=== Ụ̀dàólù dị̀ na nkejiokwu ahụ bụ ụ́dààlà. ===mkpọpụta=== /Ụ̀dàólù/ [[File:LL-Q33578 (ibo)-Sayvhior-ụdaolu.wav]] ===olumba=== Ụ̀dàólù =Ntụgharị n'asụsụ ọzọ= ===bekee=== Tone [[Òtù:Nkejiasụsụ]] qxzda0k6b0fysyk854nvj5anc8pipk0 28975 28974 2026-04-21T09:01:57Z Sayvhior 168 28975 wikitext text/x-wiki =Nkọwa= Ògō ólú na-ezipụta ǹghọ̀tá dị̀ íchè n'etiti mkpụrụokwu nwere òtù nsụ̀pe. ===nkejiaaụsụ=== Aha ==ọmụmaatụ=== Ụ̀dàólù dị̀ na nkejiokwu ahụ bụ ụ́dààlà. ===mkpọpụta=== /Ụ̀dàólù/ [[File:LL-Q33578 (ibo)-Sayvhior-ụdaolu.wav]] ===olumba=== Ụ̀dàólù =Ntụgharị n'asụsụ ọzọ= ===bekee=== Tone [[Òtù:Nkejiasusu]] 1pgurirxzdmitokepqiy1g63uaz4gbm