Wiktionary
igwiktionary
https://ig.wiktionary.org/wiki/Ihu_mb%E1%BB%A5
MediaWiki 1.46.0-wmf.24
case-sensitive
Midia
Ọpụrụiche
Ńkàtá
Ojiarụ
Ńkàtá ojiarụ
Wiktionary
Ńkàtá Wiktionary
Faịlụ
Ńkàtá faịlụ
MidiaWiki
Ńkàtá MidiaWiki
Templeeti
Ńkàtá templeeti
Enyemaka
Ńkàtá enyemaka
Otú
Ńkàtá otú
TimedText
TimedText talk
Module
Module talk
Event
Event talk
Afor
0
47
28980
16957
2026-04-21T14:21:32Z
Sayvhior
168
/* Mkpọpụta */
28980
wikitext
text/x-wiki
'''Afor'''
==Nkọwa==
Afor bụ ụbọchị ahịa nke atọ n'ala Igbo, nke ụbọchị ahịa ndị ọzọ na-esokwa n'usoro.
===Nkejiasụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
Mmọnwụ Adanma na apụta na ụbọchị Afọr ọbụla n'obodo anyị.
===Mkpọpụta===
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Sayvhior-àfọ̀.wav]]
===Olumba===
=Ntụgharị n'asụsụ ọzọ=
===Bekee===
[[category:wt/ig/aha]]
[[category:wt/ig]]
q70ur3ud0tm3fm4ca3bysej9waz9qyv
28981
28980
2026-04-21T14:24:41Z
Sayvhior
168
/* Bekee */
28981
wikitext
text/x-wiki
'''Afor'''
==Nkọwa==
Afor bụ ụbọchị ahịa nke atọ n'ala Igbo, nke ụbọchị ahịa ndị ọzọ na-esokwa n'usoro.
===Nkejiasụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
Mmọnwụ Adanma na apụta na ụbọchị Afọr ọbụla n'obodo anyị.
===Mkpọpụta===
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Sayvhior-àfọ̀.wav]]
===Olumba===
=Ntụgharị n'asụsụ ọzọ=
===Bekee===
[[òtù:aha]]
ps4h1rj1x5p95e1dg3iv5bmz0f41dta
agbọghọbịa
0
1729
28976
7143
2026-04-21T14:13:05Z
Sayvhior
168
/* Mkpọpụta */
28976
wikitext
text/x-wiki
'''agbọghọbịa'''
=Nkọwa=
(A na-kpọkwa ya '''agbọghọ''') nwata nwanyị na-eto eto, toferela afọ iri na asaa. (Mgbe e nwere abụọ ma bụ karịa, ọ bụrụ '''ụmụagbọghọbịa''' ma ọ bụ '''ụmụagbọghọ'''.) <br>
===Nkejiasụsụ===
Āhà
===Ọmụmaatụ===
Nke ahụ bụ njirimara agbọghọbịa. Ada Mz. Okonkwo abụrụla agbọghọbịa. Ihe ọjọọ na-eme n'oge ugbua mere ọ dị ka ịbụ agbọghọbịa bụ nnukwu ọghọm.
===Were nkea tụnyere ya===
okorọbịa
===Mkpọpụta===
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Sayvhior-Agbọghọbịa.wav]]
===Olumba===
=Ntụgharị n'asụsụ ọzọ=
===English===
[[Òtù:aha]]
===French===
===Spanish===
sjqv6vfefb77kynw936s3etof44n9fd
di
0
1943
28979
20016
2026-04-21T14:18:40Z
Sayvhior
168
/* Mkpọpụta */
28979
wikitext
text/x-wiki
=Nkọwa=
[[Usòrò:Tonight Alive - 9295721974.jpg|thumb|áká_ịkẹngạ|I rüwa di (nkeji)]]
Nke nwoke n'alụmdi na nwunye.
===Nkejiasụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
Di gị bịara taa.
===Mkpọpụta===
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Sayvhior-di.wav]]
===Olumba===
Ọkọmi {Asụsụ ndị Yoruba}
=Ntụgharị n'asụsụ ọzọ=
===Bekee===
https://en.wiktionary.org/wiki/husband
[[Òtù:aha]]
qil9edgp42x70h1dd1oa6jv3gpfuvmr
imi
0
2168
28984
9758
2026-04-21T17:23:32Z
Sayvhior
168
/* Mkpọpụta */
28984
wikitext
text/x-wiki
'''Imi'''
===Nkọwa===
Nke a bụ akụkụ ahụ nke eji eku ume. Ọ na adị n'okpuru anya.
===Nkejiasụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
Nwoke a nwere obosara imi.
===Mkpọpụta===
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Sayvhior-imi.wav]]
===Olumba===
=Ntughari n'asụsụ ọzọ=
===Bekee===
[https://en.wiktionary.org/wiki/nose nose]
[[Òtù:aha]]
35vt5mnw1l2wque6be58sk9rcdfq101
iyi
0
2202
28983
26814
2026-04-21T17:22:13Z
Sayvhior
168
/* Mkpọpụta */
28983
wikitext
text/x-wiki
'''Iyi'''
==Nkọwa==
Nke a bụ obere osimiri; a aru nke mmiri na-akpụ akpụ
===Nkejiasụsụ===
Aha
[[File:Hérault River, Agde 09.jpg|thumb|Hérault River, Agde 09]]
===Ọmụmaatụ===
Agara m igwu mmiri na iyi ahụ
===Mkpọpụta===
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Sayvhior-iyi.wav]]
===Olumba===
==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ==
===Bekee===
[https://en.wiktionary.org/wiki/stream Stream]
[https://en.wiktionary.org/wiki/river River]
[[Òtù:aha]]
4ajrigx166kbzd5cby6s8zfaqkah90d
majaa
0
2276
28978
10339
2026-04-21T14:17:06Z
Sayvhior
168
/* Mkpọpụta */
28978
wikitext
text/x-wiki
'''majaa '''
==Nkọwa ==
Okwu a pụtara itinye ụjọ n'ime mmadụ ma ọ bụ anumanu
===Nkejiasụsụ ===
Nkọwaaha
===ọmụmaatụ ===
Ejighị mma a majaa dike
===Olundị ===
Iyi egwu
===Mkpọpụta ===
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Sayvhior-Majaa.wav]]
==Ntụgharị n'asụsụ ozo ==
===Bekee ===
[https://en.m.wiktionary.org/wiki/frighten frighten]
[[Òtù:Nkọwaaha]]
8c9nesyiw6br33cyi8k5xwgyi04uiv9
nsogbu
0
2660
28982
20715
2026-04-21T17:19:52Z
Sayvhior
168
/* mkpoputa */
28982
wikitext
text/x-wiki
'''nsogbu'''
=nkowa=
ihe isi ike ekwesịrị imezị
===nkeji asusu===
aha
===omumatu===
o na-apu maka onwere nsogbu siri ike
Okporo ụzọ bụ nnukwu nsogbu obodo
===mkpoputa===
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Sayvhior-nsogbu.wav]]
===olumba===
=n'tughari n'asusu ozo=
===Bekee===
* [https://en.wiktionary.org/wiki/problem problem]
===Tyap===
* [https://kcg.wiktionary.org/wiki/a̱bung a̱bung]
[[Òtù:aha]]
8px24xkdv56q65pood8am4wuroydz2s
àgwà
0
3085
28985
13931
2026-04-21T17:24:55Z
Sayvhior
168
/* Bekee */
28985
wikitext
text/x-wiki
àgwà
Nke a bụ otu n'ime nri n'edozi ahụ enwere nke mgbe akụrụ ya na amị ọyọrọ enwere ike igbawa agbawa ma wepụta ihe oriria.
===Nkejiasụsụ===
Aha
===Ọmụmatụ===
# Eririm agwa ụnyaahụ.
# Anyị n'esi agwa ma agwa eghe eghe.
===Mkpọpụta===
[[Usòrò:LL-Q33578 (ibo)-Akwugo-agwa.wav|LL-Q33578_(ibo)-Akwugo-agwa|thumb|left|alt=agwa|agwa]]
===Olumba===
==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ==
===Bekee===
[https://en.wiktionary.org/wiki/bean#English bean]
[[Òtù:Aha]]
tiigm5y784pvf4igz96z8xnthfc2ug4
ọkammụta
0
3386
28977
15115
2026-04-21T14:15:33Z
Sayvhior
168
/* Mkpọpụta */
28977
wikitext
text/x-wiki
*=Nkọwa=*
#'''''ọkammụta''''' bụ onye gụruru akwụkwọ n'ogo kachasị elu na mahadum.
=== Nkejiasụsụ ===
aha
=== Ọmụmaatụ ===
Iru ogo agụmakwụkwọ '''''ọkammụta''''' a dịghị mfe.
=== Mkpọpụta ===
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Sayvhior-Ọkammụta.wav]]
=== Olumba ===
ọkammụa
= Ntụgharị n'asụsụ ọzọ =
===Bekee===
[https://en.m.wiktionary.org/wiki/Doctor_of_Philosophy]
[[Òtù:Aha]]
3ff1gff3b0en59syi435wg900awff6j