Wiktionary
igwiktionary
https://ig.wiktionary.org/wiki/Ihu_mb%E1%BB%A5
MediaWiki 1.46.0-wmf.24
case-sensitive
Midia
Ọpụrụiche
Ńkàtá
Ojiarụ
Ńkàtá ojiarụ
Wiktionary
Ńkàtá Wiktionary
Faịlụ
Ńkàtá faịlụ
MidiaWiki
Ńkàtá MidiaWiki
Templeeti
Ńkàtá templeeti
Enyemaka
Ńkàtá enyemaka
Otú
Ńkàtá otú
TimedText
TimedText talk
Module
Module talk
Event
Event talk
Aka Oru
0
101
29038
23266
2026-04-23T23:28:25Z
Sylvaline39
429
/* Mkpọpụta */ improved article
29038
wikitext
text/x-wiki
'''Aka Oru'''
==Nkọwa==
Nke a bụ ihe mmadụ n'arụ eji mara ya nakwa oji ene ndu anya.
[[Usòrò:Tissage des Tapis traditionnelles.jpg|thumb|ikwe akwa ]]
===Nkejịasụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
Nwoke a ji ikpu isi mere aka ọrụ.
[[Usòrò:A farmer clearing shrubs around his crops.jpg|thumb|Onye oru ugbo]]
===Mkpọpụta===
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Sylvaline39-Akaoru.wav]]
===Olumba===
==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ==
===Bekee===
[[Òtù:aha]]
Handwork
57n3yzy948yrf6eqw4oqy0ie4ffse53
Akwụkwọ nsọ
0
166
29050
844
2026-04-24T05:02:29Z
~2026-24893-26
1246
Added pronunciation
29050
wikitext
text/x-wiki
'''akwụkwọ nsọ'''
=Nkọwa=
Ụdịrị akwụkwọ ndi otu Kristi na-agụ.
[[Usòrò:Crop Book of Isaiah 2006-06-06.jpg|thumb|akwụkwọ nsọ]]
===Nkejịasụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
E nwere udị akwụkwọ nsọ di iche-iche.
===Mkpọpụta===
[[File:LL-Q33578 (ibo)-NiferO-Akwụkwọ Nsọ.wav]]
===Olumba===
=Ntụgharị n'asụsụ ọzọ=
===Bekee===
[https://en.wiktionary.org/wiki/bible bible]
[[Òtù:aha]]
dyc3o8ogo4g2kvbkzzv6hqdn2a4yfrz
Ngwa ọgụ
0
1051
29051
4282
2026-04-24T05:04:50Z
~2026-24893-26
1246
Added pronunciation
29051
wikitext
text/x-wiki
''' Ngwa ọgụ '''
=Nkọwa=
''' Ngwa ọgụ '''bu akọrọngwa eji eje ọgụ maọbụ echekwa obodo. Akọrọngwa ndi a na-adi n'ụdi egbe, mma, ogbunigwe w.d.g. Ana-eji ya egbu mmadụ.
[[Usòrò:Weapons seized from separatist fighters in Bamenda.jpg|thumb]]
[[Usòrò:Grenades.png|thumb]]
===Nkejịasụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
Anyi hụrụ '''ngwa ọgụ''' di iche iche
===Mkpọpụta===
[[File:LL-Q33578 (ibo)-NiferO-ngwa ọgụ.wav]]
===Olumba===
Ngwa agha
=Ntughari n'asụsụ ọzọ=
===Bekee===
[https://en.wiktionary.org/wiki/weapon weapon]
[[Òtù:aha]]
gns3bwll2eehssry2pdljrixklnv3p7
Ngwugwu
0
1055
29052
24927
2026-04-24T05:10:09Z
~2026-24893-26
1246
Added pronunciation
29052
wikitext
text/x-wiki
'''Ngwugwu'''
=Nkọwa=
'''Ngwugwu''' bu ihe ekechiri ekechi na akwụkwọ.<br>
Ọtutu oge, '''''ngwugwu''''' na abukari ihe onyinye ekechiri ekechi na akwụkwọ mara-nma.
[[Usòrò:Prisoner of War Parcel, British Red Cross.JPG|thumb|Ngwugwu]]
===Nkejịasụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
Tọpe '''''ngwugwu''''' ahu chioma wetere onyinye.
===Mkpọpụta===
[[File:LL-Q33578 (ibo)-NiferO-ngwugwu.wav]]
===Olumba===
Ngwugwu
=Ntugharị n'asụsụ ọzọ=
===Bekee===
[https://en.wiktionary.org/wiki/package Package]
[[Òtù:Aha]]
[[Category: Nkọwa okwu]]
j89n3u2a6x3e9shb7ueku2o4858plbd
Nnwere onwe
0
1150
29012
4793
2026-04-23T16:50:55Z
Timzy D'Great
40
/* Nkọwa */
29012
wikitext
text/x-wiki
== Nkọwa ==
* Ikike ime ihe, ikwu okwu, ma ọ bụ iche echiche dịka mmadụ si chọọ.
* Ọnọdụ nke na mmadu anọghị na mkpọrọ ma ọ bụ ịbụ ohu.
=== Nkejiasụsụ ===
Nkọwa
=== Ọmụmaatụ ===
* Nnwere onwe bụ ikike onye ọ bụla.
* Nwoke ahụ enwerela onwe ya ugbu a
=== Mkpọpụta ===
[[File:Ig-Nnwere onwe.ogg|thumb|left]]
=== Olumba ===
== Ntụgharị n'asụsụ ọzọ ==
=== Bekee ===
[[wiktionary:freedom|Freedom]]
[[Òtù:aha]]
4i9zkgp6ezm2314pg5uaip17lkawcbv
Okwa
0
1353
29043
5662
2026-04-23T23:45:54Z
Confidence Obi
1245
/* Mkpọpụta */
29043
wikitext
text/x-wiki
'''Okwa'''
=Nkọwa=
Nke a bụ nnụnụ na-adi ka ọkụkọ mana ọ na ebi n'ohia. ahụ ya na atụ agwa ọcha na ọji
[[Usòrò:Birds that hunt and are hunted - life histories of one hundred and seventy birds of prey, game birds and water-fowls (1902) (14746942361).jpg|thumb|right|Okwa]]
===Nkejịasụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
#Anyi riri anụ ọkwa taa
#Anu Okwa na ato uto nke ukwu
===Mkpọpụta===
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Confidence Obi-Ọkwa.wav]]
===Olumba===
Okwa - Orlu
=Ntụgharị n'asụsụ ọzọ=
===Bekee===
[https://en.wiktionary.org/wiki/guineafowl guineafowl]
[[Òtù:aha]]
2vjz3nsusjb8cixrhsontjv9cm3cabu
Okwu ọjọọ
0
1356
29003
5672
2026-04-23T16:40:16Z
Timzy D'Great
40
29003
wikitext
text/x-wiki
'''Okwu Ọjọọ'''
==Nkọwa==
Nke a bụ ụka maọbụ okwu na adịghị mma.
===Nkejiasụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
Ọ gwara ya okwu ọjọọ
===Mkpọpụta===
[[File:Ig-Okwu ọjọọ.ogg|thumb|left]]
===Olumba===
=Ntụghari n'asụsụ ọzọ=
=Bekee=
[https://en.wiktionary.org/wiki/[bad word bad word]
[[Òtù:aha]]
8a3z9pv3d6eo9l87d4nl31s66gfm3p9
Opekatampe
0
1478
29019
6152
2026-04-23T17:00:34Z
Timzy D'Great
40
/* Nkọwa */
29019
wikitext
text/x-wiki
'''Opekatampe'''
==Nkọwa==
Nke a bụ ego anakwu ndi bidoro ọrụ ọfụụ naala anyi
===Nkejịasụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
Akwuru nyanyi a ego opekatampe ya n'ọnwa abụọ garaaga
===Mkpọpụta===
[[File:Ig-Opekatampe.ogg|thumb|left]]
===Olumba===
==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ==
===Bekee===
[[Òtù:aha]]
qie1nc9mrzinq0vw765feb9v00kjrjd
Opi Ụgbọala
0
1480
29020
6160
2026-04-23T17:01:07Z
Timzy D'Great
40
/* Nkọwa */
29020
wikitext
text/x-wiki
'''Opi Ụgbọala'''
[[Usòrò:Hella Supertones 85115 horns installed.jpeg|thumb|right|alt=Opi ugboala|Opi ugboala]]
==Nkọwa==
Nke a bụ ihe etinyere n'ụgbọala na eme mkpọtụ mgbe ọkwọ ụgbọala piriya aka.
===Nkejiasụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
Opi ụgbọala nke a n'ada ụda
===Mkpoputa===
[[File:Ig-Opi Ụgbọala.ogg|thumb|left]]
===Olumba===
==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ==
===Bekee===
[[Òtù:aha]]
rxljji8xcnzcls0kivggt8byx6fyy98
Ukwu
0
1637
29034
19421
2026-04-23T23:11:56Z
Confidence Obi
1245
/* =Mkpọpụta */
29034
wikitext
text/x-wiki
'''Ukwu'''
===Nkọwa===
Ukwu bụ out na ime akuku ahu anyi, anyi ji a ga ije.
===Nkejiasụsụ===
Aha ihe
===Ọmụmaatụ===
Ukwu a toro ogologo.
====Mkpọpụta===
U/kwu
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Confidence Obi-ukwu.wav]]
===Olumba===
==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ==
===Bekee===
Leg
[[Òtù:Wiki loves Names]]
jykx6szb360t6oanaz1h7cyxk6k6dy3
Uwe nwụda
0
1673
29021
6837
2026-04-23T17:01:36Z
Timzy D'Great
40
29021
wikitext
text/x-wiki
'''Uwe nwụda'''
===Nkọwa===
Uwe nwụda bụ akwa toro ogologo ndi mmadụ n'eyi.
[[Usòrò:Chief Justice Harlan Fiske Stone photograph circa 1927-1932.jpg|thumb|right|Uwe nwuda]]
===Nkejiasụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
Ndi awụsa n'eyi uwe nwụda
===Mkpọpụta===
[[File:Ig-Uwe nwụda.ogg|thumb|left]]
===Olumba===
Akwa Nwụda n'asụsụ Nkanụ d''ị n'Enugwu Steetị''
=Ntụgharị n'asụsụ ọzọ=
===Bekee===
[https://en.wiktionary.org/wiki/robe robe]
[[Òtù:aha]]
[[category:]]
lxp5agg7f5j6odbh6sm2jk094nr3jr2
ijeri
0
2135
29032
9587
2026-04-23T23:06:30Z
Sylvaline39
429
/* Mkpọpụta */ improved article
29032
wikitext
text/x-wiki
'''ijeri'''
=Nkọwa=
(N'ọnụ ọgụgụ)
(a) nke mba Biriten: akara e nwetara (1,000,000,000,000) site n'iji ōtù nde (1,000,000) mụbaa õtù nde ọzọ, ya bụ iweta ōtù nde uzo ōtù nde;
(b) nke mba Emerika: akara e nwetara (1,000,000,000) site n'iweta ōtù puku (1,000) ụzọ ōtù nde<br>
===Nkejiasụsụ===
Āhà
===Ọmụmaatụ===
Gọọmentị obodo anyị mapụtara ijeri Naira iri isii na asatọ (N68 billion) dịka ego ọrụ nke afọ a. Ụmụnwanyị nọ n'ụwa karịrị ijeri anọ.
===Mkpọpụta===
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Lebron jay-Ìjérí.wav]]
===Olumba===
=Ntụgharị n'asụsụ ọzọ=
===English===
[https://en.wikipedia.org/wiki/Billion]
[[Òtù:aha]]
===French===
[https://web.archive.org/web/20201231094849/https://en.wiktionary.org/wiki/milliards]
===Spanish===
[https://en.wiktionary.org/wiki/Milmillones]
74o6q6p8mkbcsk48tvzho7mq8j0aykg
ikwunaibe
0
2160
29044
9715
2026-04-23T23:53:31Z
Confidence Obi
1245
/* = = mkpoputa = = */
29044
wikitext
text/x-wiki
'''Ikwuaibe'''
= = = nkowa = = =
obara jikoro gi na ha. umunnegi, umunee nee gi, nmunee nna gi, w. d. g
= = = nkeji asusu = = =
aha
= = = omumaatu = = =
ikwuaibe anyi bu ndi oke mmadu
= = = mkpoputa = = =
= = = olumba = = =
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Confidence Obi-Ikwu na ibe.wav]]
= ntugari n'asusu ozo =
= = = bekee = = =
[https://en.wiktionary.org/wiki/kindred kindred]
[[Òtù:aha]]
66zr0x0tld5rf89kuc29oiqzsllt7gs
jụn
0
2218
29046
25182
2026-04-23T23:59:43Z
Sylvaline39
429
/* Mkpọpụta */ improved article
29046
wikitext
text/x-wiki
'''jụn '''
==Nkọwa==
Jụn bụ ọnwa nke isii na afọ na kalenda Julian na Gregorian na-esote ọnwa Mee.
===Nkejiasụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
Mmiri na-ezo nke ukwuu na "jụn"
===Mkpọpụta===
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Sylvaline39-Jun.wav]]
===Olumba===
===Ntụgharị n'asụsụ ọzọ===
==Bekee==
[https://en.m.wiktionary.org/wiki/June/ June]
[[Òtù:Aha]]
[[Otú:aha]]
taq0pz5kdnni00y8ydi3uio73hulx4g
mkpuruokwu
0
2364
29054
25309
2026-04-24T05:17:24Z
~2026-24893-26
1246
Added pronunciation
29054
wikitext
text/x-wiki
I ejiri mara mkpuruokwu
= Nkọwa =
'''mkpuruokwu''' bu okwu pekachara mpe na okwu igbo eji akpopụta aha ihe, ihe ana eme maobu ihe obula
===Nkejiasụsụ===
Aha
=== Omumaatu ===
Eji otutu '''mkpuruokwu''' dee edemede a
=== Mkpọputa ===
[[File:LL-Q33578 (ibo)-NiferO-mkpụrụokwu.wa]]
=== Olumba ===
= Ntughari n'asụsụ ọzọ =
=== Bekee ===
[https://en.wiktionary.org/wiki/word Word]
[[Òtù:Aha]]
[[Otú:aha]]
s4fhfvw2wyi4q6g9my8rfmwpxmpfidg
29055
29054
2026-04-24T05:17:46Z
~2026-24893-26
1246
29055
wikitext
text/x-wiki
I ejiri mara mkpuruokwu
= Nkọwa =
'''mkpuruokwu''' bu okwu pekachara mpe na okwu igbo eji akpopụta aha ihe, ihe ana eme maobu ihe obula
===Nkejiasụsụ===
Aha
=== Omumaatu ===
Eji otutu '''mkpuruokwu''' dee edemede a
=== Mkpọputa ===
[[File:LL-Q33578 (ibo)-NiferO-mkpụrụokwu.wav]]
=== Olumba ===
= Ntughari n'asụsụ ọzọ =
=== Bekee ===
[https://en.wiktionary.org/wiki/word Word]
[[Òtù:Aha]]
[[Otú:aha]]
25n32pk9cqfn0lt9kjzh40z4je9frec
mkpọchiefe
0
2369
29053
10809
2026-04-24T05:13:40Z
~2026-24893-26
1246
Added pronunciation
29053
wikitext
text/x-wiki
'''mkpọchiefe'''
=Nkọwa=
'''mkpọchiefe''' bụ ihe ana-akwanye n'efe iji kpọchie ya ma eyiri ya n'ahụ. Ọ na-adị n'efe ụmụ nwoke nakwa ụmụ nwaanyị.
===Nkejiaụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
mkpọchiefe m adapụla
===Mkpọpụta===
[[File:LL-Q33578 (ibo)-NiferO-mkpọchiefe.wav]]
===Olumba===
=Ntụghari n'asụsụ ọzọ=
===Bekee===
[https://en.wiktionary.org/wiki/button button]
[[Òtù:aha]]
6x7qiiinku47wazmhup5a08e4zmev7c
mmachi ngagharị
0
2384
29056
10884
2026-04-24T05:19:55Z
~2026-24893-26
1246
Added pronunciation
29056
wikitext
text/x-wiki
=nkọwa=
Iwu nke na-amabido mmadụ ịpụta n'ụzọ n'oge a kara aka.
===nkejiasụsụ===
Aha
===ọmụmaatụ===
E nwere mmachi ngagharị n'ebe a site n'elekere 8 nke abalị ruo elekere 6 nke ụtụtụ.
===mkpọpụta===
[[File:LL-Q33578 (ibo)-NiferO-mmachi ngagharị.wav]]
===olumba===
=ntụgharị n'asụsụ ọzọ=
===bekee===
https://en.m.wiktionary.org/wiki/curfew
[[Òtù:aha]]
izk5q8hgfg32658ky2vx0tfzo13yuo3
mmebi
0
2394
29057
21653
2026-04-24T05:22:11Z
~2026-24893-26
1246
Added pronunciation
29057
wikitext
text/x-wiki
'''mmebi'''
[[Usòrò:Damaged car from hail in Missouri, April 2001.jpg|Damaged_car|thumb|right|Ụgbọala mere mmebi ]]
=Nkọwa=
Bụ mgbe ihe adịghịkwa otu ọdị na mbụ, inwe nkwarụ. Ihe dakasịgoro nụ ma kụkasia.
===Nkejiasụsụ===
Nkọwa aha
===Ọmụmaatụ===
Ụgbọala Nnam mere mmebi
===Mkpọpụta===
[[File:LL-Q33578 (ibo)-NiferO-mmebi.wav]]
===Olumba===
ịla n'iyi
=Ntụgharị n'asụsụ ọzọ=
===Bekee===
[https://en.m.wiktionary.org/wiki/damage damage]
===French===
[https://cnrtl.fr/definition/endommager endommager]
[[Òtù:aha]]
jxs7misg3b23oe8vgx2qti22ddnafni
mmegide
0
2397
29036
25334
2026-04-23T23:20:48Z
Sylvaline39
429
/* Mkpọpụta */ improved article
29036
wikitext
text/x-wiki
*=Nkọwa=*
#'''''mmegide''''' bụ iji ikikere ọ nwere mee ihe ga-ebutere onye ọzọ ihe iti aka n'obi maọbụ ji ụzọ aghụghọ wetara onye ọzọ ntaramahụhụ maọbụkwanụ napụ mmadụ ihe ruru ya aka.
=== Nkejiasụsụ ===
aha
=== Ọmụmaatụ ===
'''mmegide''' e nweghị onye ọ na-adị mma n'ihi.
=== Mkpọpụta ===
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Sylvaline39-Mmegide.wav]]
=== Olumba ===
Mmegbu
= Ntụgharị n'asụsụ ọzọ =
===Bekee===
[https://en.m.wikipedia.org/wiki/Oppression oppression]
[[Òtù:Aha]]
[[Otú:aha]]
2qm6igsxcg5y4do81mfywvdpql7t2e4
mmehie
0
2398
29058
10963
2026-04-24T05:28:22Z
~2026-24893-26
1246
Added pronunciation
29058
wikitext
text/x-wiki
'''mmehie'''
=Nkọwa=
Ihe megidere iwu Chukwu maọbụ ịmerụ ihe edoro nsọ nke a na-ahụ dịka ihe adịghị mma.
===Nkejiasụsụ===
aha
===Ọmụmaatụ===
Ekwughị eziokwu gbasara otu mmadụ na ihe si gaa bụ mmehie
===Mkpọpụta===
[[File:LL-Q33578 (ibo)-NiferO-mmehie.wav]]
===Olumba===
=Ntụgharị n'asụsụ ọzọ=
===Bekee===
[https://en.m.wiktionary.org/wiki/sin sin]
===French===
[https://cnrtl.fr/definition/p%C3%A9ch%C3%A9 péché]
[[Òtù:aha]]
g7uue6bl2q67rkf6yhrlar6ad4g6jia
mmemme
0
2403
29059
10976
2026-04-24T05:30:32Z
~2026-24893-26
1246
Added pronunciation
29059
wikitext
text/x-wiki
'''mmemme'''
=Nkọwa=
Ịhe omume dị iche iche bụ nke a kwadogoro ịna eme, omenala a na-eme na nzukọ ndị dị mkpa dịka alụmdinanwunye maọbụ ihe gbasara okpukperechi.
===Nkejiasụsụ===
aha
===Ọmụmaatụ===
Mmemme alụmdinanwunye ahụ gara nke ọma
===Mkpọpụta===
[[File:LL-Q33578 (ibo)-NiferO-mmemme.wav]]
===Olumba===
emume
=Ntụgharị n'asụsụ ọzọ=
===Bekee===
[https://en.m.wiktionary.org/wiki/ceremony Ceremony]
===French===
[https://www.linternaute.fr/dictionnaire/fr/definition/ceremonie/ La ceremonie]
[[Òtù:aha]]
og1jpszgktxcftyyh8ijfp2376kx7jq
mmereme
0
2405
29060
10988
2026-04-24T05:32:31Z
~2026-24893-26
1246
Added pronunciation
29060
wikitext
text/x-wiki
'' Mmereme'''
= Nkọwa =
#Nchọpụta bụ eziokwu
#Ihe mereeme bu eziokwu
=== Nkejịasụsụ ===
Aha
=== Ọmụmaatụ ===
Nkwa ekwere maka onyonyo bụ mmereme nafo 1920.
=== Mkpọpụta ===
[[File:LL-Q33578 (ibo)-NiferO-mmereme.wav]]
=== Olumba ===
= Ntụghari n'asụsụ ọzọ =
=== Bekee ===
[https://en.wiktionary.org/wiki/fact Fact]
[[Òtù:aha]]
t1chpi40xaj7r6u53p0cabb41k4luwt
mmụọ ozi
0
2417
29061
25164
2026-04-24T05:34:26Z
~2026-24893-26
1246
Added pronunciation
29061
wikitext
text/x-wiki
'''Mmụọ Ozi'''
=Nkọwa=
Mmụọ na-ejere Chukwu ozi. A na-esekarị ya ka onye nwere nku ma yiri uwe mwụda ọcha.
[[File:Angel MET CT 17351.jpg|thumb|Angel by Christian Jorhan the Elder (MET, 1974.356.799)]]
===Nkejiasụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
Ndị mmụọ ozi ya ga-ekpuchite anyị.
===Mkpọpụta===
[[File:LL-Q33578 (ibo)-NiferO-mmụọ ozi.wav]]
===Olumba===
=Ntụgharị n'asụsụ ọzọ=
===Bekee===
[https://en.wiktionary.org/wiki/ Angel]
[[Òtù:aha]]
hupd6q0a78ohi161ys0hjj4woxq3li4
mpụtara
0
2422
29062
11086
2026-04-24T05:38:02Z
~2026-24893-26
1246
Added pronunciation
29062
wikitext
text/x-wiki
''' mputara '''
= Nkọwa =
ụzọ esi egosipụta ihe site n'okwu di iche iche, akara kọwara ihe maobu mbunuche anyi,
uru maọbụ mkpa ihe dị.
===Nkejiasụsụ===
Aha
===ọmụmaatụ ===
# gwa m mpụtara di na mkpọtụ i na-eme
# mpụtara akara ndi a bu gịnị?
===mkpọpụta===
[[File:LL-Q33578 (ibo)-NiferO-mpụtara.wav]]
===olumba===
==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ==
===Bekee===
[https://en.wiktionary.org/wiki/meaning meaning]
[[Òtù:aha]]
01ny9c4256srss214lo5lao9slbbc4q
nnekwu ọkụkọ
0
2625
29014
11859
2026-04-23T16:52:30Z
Timzy D'Great
40
/* nkọwa */
29014
wikitext
text/x-wiki
=nkọwa=
Nne ọkụkọ
===nkejiasụsụ===
Aha
===ọmụmaatụ===
Nnekwu ọkụkọ ahụ azụchaala ụmụ ya.
===mkpọpụta===
[[File:Ig-nnekwu ọkụkọ.ogg|thumb|left]]
===olumba===
=ntụgharị n'asụsụ ọzọ=
===bekee===
(1) https://en.wiktionary.org/wiki/hen
[[Òtù:aha]]
31npim9jew0qa9uam2lej68vlrqymuf
nnochiaha
0
2626
29010
11862
2026-04-23T16:49:52Z
Timzy D'Great
40
/* nkowa */
29010
wikitext
text/x-wiki
'''[[c:File:LL-Q33578_(ibo)-Juliegwen-Nnochiaha.wav|nnochiaha]]'''
=nkowa=
nke a bu mkpuruokwu eji anochi anya ihe maobu anya mmadu n'ahiriokwu
===nkeji asusu===
aha
===omumatu===
#o,ha,gi,unu bucha nnochiaha
#nnochiaha ndi mebere nnochimpesin bu a na e
===mkpoputa===
[[File:Ig-nnochiaha.ogg|thumb|left]]
===olumba===
=n'tughari n'asusu ozo=
https://en.wiktionary.org/wiki/pronoun
[[Òtù:aha]]
c0lq9rk6owdyplg41da7sp4zgcewwo5
nnonetiti
0
2629
29009
11875
2026-04-23T16:49:23Z
Timzy D'Great
40
29009
wikitext
text/x-wiki
''' nnonetiti '''
= Nkọwa =
''' nnonetiti ''' bụ mgbakwụnye nke na-ano n'etiti mkpụrụ okwu ma kewaa ya nhatanha nke na ihe di n'ihu ga adikwa n'azu
===Nkeji asụsụ===
aha
===Omụmmatụ===
erimeri ogologo, esimesi: ndi a akara ihe bucha nnonetiti
===Mkpọpụta===
[[File:Ig-nnonetiti.ogg|thumb|left]]
===Olumba===
=Ntugari n'asụsụ ọzọ=
===Bekee===
[https://en.wiktionary.org/wiki/interfix interfix]
[[Òtù:aha]]
cz1552llahyr25k2onc4gua7hiydf0c
nnupụisi
0
2632
29011
11888
2026-04-23T16:50:25Z
Timzy D'Great
40
/* nkọwa */
29011
wikitext
text/x-wiki
=nkọwa=
Ịjụ ime ihe dịka e kwuru ka eme ya.
===nkejiasụsụ===
Aha
===ọmụmaatụ===
Nnupụisi nwere ike ibute ọnwụ.
===mkpọpụta===
[[File:Ig-nnupụisi.ogg|thumb|left]]
===olumba===
Nnupụishi
=ntụgharị n'asụsụ ọzọ=
===bekee===
https://en.wiktionary.org/wiki/disobedience
[[Òtù:aha]]
550go2b8kfo6u2hzkg8j6obsgfd6h8z
nsirihụụwa
0
2659
29013
11992
2026-04-23T16:52:04Z
Timzy D'Great
40
/* Nkọwa */
29013
wikitext
text/x-wiki
''' nsirihụụwa'''
=Nkọwa=
Nke a bụ otu maọbụ ụzọ dị iche iche mmadụ si hụ, ghọta, kwenye maọbụ eso ụwa ọ no n'ime ya .
===Nkejiasụsụ===
aha
===Omụmaatụ===
Biko lee anya n'usoro omumeihe ka m mara ụdị nri anyị ga-esi taa.
===Mkpoputa===
[[File:Ig-nsirihụụwa.ogg|thumb|left]]
===Olumba===
=Ntughari n'asụsụ ọzọ=
===Bekee===
[https://en.wiktionary.org/wiki/worldview worldview]
[[Òtù:aha]]
kjavihdh6gpvrf6iuyv5na11shhpspy
nwaanyị isinkpe
0
2701
29006
12119
2026-04-23T16:41:39Z
Timzy D'Great
40
/* nkọwa */
29006
wikitext
text/x-wiki
=nkọwa=
Nwaanyị di ya nwụrụ anwụ.
===nkejiasụsụ===
Aha
===ọmụmaatụ===
Nwoke ahụ na-enyere ụmụ nwaanyị isinkpe aka.
===mkpọpụta===
[[File:Ig-nwaanyị isinkpe.ogg|thumb|left]]
===olumba===
Ajadu
Nwaanyị Ishinkpe
Nwaamị ishinkpe
=ntụgharị n'asụsụ ọzọ=
===bekee===
https://en.wiktionary.org/wiki/widow
[[Òtù:aha]]
jlcsynniwf3o8vl15qfjfro6mnpjsxe
nwanaekunwa
0
2702
29007
19024
2026-04-23T16:42:17Z
Timzy D'Great
40
29007
wikitext
text/x-wiki
=== Nkọwa ===
'''Nwanaekunwa ''' bụ onye na-enyere nwaanyị mụrụ nwa ohuru aka íkù na ịledo nwa ya.
=== Nkejiasụsụ ===
Aha
=== Omụmaatụ ===
Aha nwanaekunwa m bụ Chinenye
=== Mkpọpụta ===
[[File:Ig-nwanaekunwa.ogg|thumb|left]]
=== Olumba ===
=== Ntụgharị n'asụsụ ọzọ ===
=== Bekee ===
[https://en.m.wiktionary.org/wiki/baby-sitter baby-sitter]
[https://en.wiktionary.org/wiki/nanny nanny]
[https://en.wiktionary.org/wiki/minder minder]
[[Òtù:aha]]
ifjekfrp7z0e2uv4bnzc7krqe62g28q
nwoke isinkpe
0
2711
29008
12145
2026-04-23T16:48:53Z
Timzy D'Great
40
29008
wikitext
text/x-wiki
=nkọwa=
Nwoke nwunye ya nwụrụ anwụ.
===nkejiasụsụ===
Aha
===ọmụmaatụ===
Okoro bụzi nwoke isimkpe.
===mkpọpụta===
[[File:Ig-nwoke isinkpe.ogg|thumb|left]]
===olumba===
Nwoke ishimkpe
=ntụgharị n'asụsụ ọzọ=
===bekee===
https://en.wiktionary.org/wiki/widower
[[Òtù:aha]]
fc9s3ewjny8kn3i5ldx47havxk990g2
odeakwukwo
0
2765
29015
12355
2026-04-23T16:52:55Z
Timzy D'Great
40
/* nkowa */
29015
wikitext
text/x-wiki
'''odeakwukwo'''
=nkowa=
onye na-edekari ihe odide mgbe obula, tumadi mgbe enwere nzuko maobu ogbako
===nkeji asusu===
aha
===omumatu===
aha odeakwukwo anyi bu maazi stanley odega
===mkpoputa===
[[File:Ig-odeakwukwo.ogg|thumb|left]]
===olumba===
=n'tughari n'asusu ozo=
https://en.wiktionary.org/wiki/secretary
[[Òtù:aha]]
p0j0vmiv0ybzu5hqr7jx0tixy94flms
odezi edemede
0
2767
29016
12366
2026-04-23T16:53:24Z
Timzy D'Great
40
/* Nkọwa */
29016
wikitext
text/x-wiki
== Nkọwa ==
Onye na-ahụ maka edemede ma nwee ekpebi ikpeazụ ihe nke ga adịna akwụkwọ akụkọ ụdị dị iche iche, ma ọ bụ akwụkwọ ọtụtụ ndị mmadu gbakọtara aka wee dee.
=== Nkejiasụsụ ===
Aha
=== Ọmụmaatụ ===
* Ọ bụ onye nchịkọta akụkọ, odezi edemede nke akwụkwọ akụkọ ahụ.
* Ka anyị chọta onye odezi edemede maka akwụkwọ ahụ nke anyi nile na ede.
=== Mkpọpụta ===
[[File:Ig-odezi edemede.ogg|thumb|left]]
=== Olumba ===
Onye nchịkọta akụkọ
== Ntụgharị n'asụsụ ọzọ ==
=== Bekee ===
[[wiktionary:editor|Editor]]
[[Òtù:aha]]
3jjgbgi9ya0sxg57ncky13r6symfl7s
odinala
0
2774
29017
12627
2026-04-23T16:53:48Z
Timzy D'Great
40
/* Nkọwa */
29017
wikitext
text/x-wiki
'''ọdịnala'''
=Nkọwa=
# Otu ndị si akpa àgwà maọbụ na-eme ihe nke ha kwa mgbe.
# nkwenyere ndị na omenala ndị
# otu esi eme ihe akwadoro ogologo mgbe dịka iwu ana edeghị ede.
===Nkejiasụsụ===
aha
===Ọmụmaatụ===
# Ụmụ nwoke ị bili pụọ n'isi ụtụtụ bụ ọdịnala ndi obodo a.
# Egbughi agwọ bụ ọdịnala ndị bi ebe a.
===Mkpọpụta===
[[File:Ig-odinala.ogg|thumb|left]]
===Olumba===
Ọdịbendị
=Ntụgharị n'asụsụ ọzọ=
===Bekee===
[https://en.m.wiktionary.org/wiki/custom Custom]
[[Òtù:aha]]
bh5ed9nsvtd6mxytzhx3yslygtymsfh
ogu
0
2787
29047
21337
2026-04-24T04:37:36Z
~2026-24893-26
1246
Added pronunciation
29047
wikitext
text/x-wiki
'''ogu'''
=nkowa=
igbali maobu nwaa oke gi imeriu mmadu ahu site na mgba maobu agha
===nkejiasusu===
ngwaa
===omumaatu===
# a luru ohu ahu nelu ugwu
#
ọ dịghị mma ịlụ ọgụ
===mkpoputa===
[[File:LL-Q33578 (ibo)-NiferO-ogu.wav]]
===olumba===
=ntughari nasusu ozo=
https://en.wiktionary.org/wiki/fight
[[Òtù:ngwaa]]
fges1gz37lm6fv5sgdb5wfsd4ca711f
ogwu nje
0
2788
29022
18292
2026-04-23T17:02:03Z
Timzy D'Great
40
/* Nkọwa */
29022
wikitext
text/x-wiki
==Nkọwa==
Ọgwụ nje bụ ọgwụ na-egbu umu nje dị ịche ịche na-ebute oria n'ahu mmadu
=== Nkejiasụsụ ===
Aha
=== Ọmụmaatụ ===
* Ọgwụ nje enyere m n'ulọ ọgwụ gwọrọ m [[ọria]]
* Ọ nwụrụ n'ọrịa ahụ n'agbanyeghi ọgwụ nje niile ọ ṅuru
=== Mkpọpụta ===
[[File:Ig-ogwu nje.ogg|thumb|left]]
=== Olumba ===
==Ntughari nasụsụ ọzọ==
=== Bekee ===
* [https://en.wiktionary.org/wiki/Antibiotic| Antibiotic]
[[Òtù:aha]]
e74u00nfi0m6qhp9iqgw5ovksolqwnq
okpomọkụ
0
2812
29004
12797
2026-04-23T16:40:48Z
Timzy D'Great
40
/* Nkọwa */
29004
wikitext
text/x-wiki
'''okpomọkụ'''
=Nkọwa=
E ji ya akọwa ihe dị [https://incubator.wikimedia.org/wiki/%E1%BB%8Dk%E1%BB%A5 ọkụ]. Ọ bụ kwa ihe n'eme ma mmadụ gaa nso ebe ọkụ n'ere maọbụ nọrọ n'ebe ikuku anaghị e rute ya.
===Nkejiasụsụ===
aha
===Ọmụmaatụ===
Enweghị ezigbo ohere ikuku si abata n'ụlọ na-akpata okpomọkụ.
===Mkpọpụta===
[[File:Ig-okpomọkụ.ogg|thumb|left]]
===Olumba===
# ekpomọkụ
# Ajịrịja
# ụkorọkụ
=Ntụgharị n'asụsụ ọzọ=
===Bekee===
[https://en.m.wiktionary.org/wiki/heat heat]
===French===
[https://cnrtl.fr/definition/chaleur chaleur ]
[[Òtù:aha]]
p3egqj54b8565dw4bur3nlshq61rfxk
29005
29004
2026-04-23T16:41:05Z
Timzy D'Great
40
/* Nkọwa */
29005
wikitext
text/x-wiki
'''okpomọkụ'''
=Nkọwa=
E ji ya akọwa ihe dị [https://incubator.wikimedia.org/wiki/%E1%BB%8Dk%E1%BB%A5 ọkụ]. Ọ bụ kwa ihe n'eme ma mmadụ gaa nso ebe ọkụ n'ere maọbụ nọrọ n'ebe ikuku anaghị e rute ya.
===Nkejiasụsụ===
aha
===Ọmụmaatụ===
Enweghị ezigbo ohere ikuku si abata n'ụlọ na-akpata okpomọkụ.
===Mkpọpụta===
[[File:Ig-okpomọkụ.ogg|thumb|left]]
===Olumba===
# ekpomọkụ
# Ajịrịja
# ụkorọkụ
=Ntụgharị n'asụsụ ọzọ=
===Bekee===
[https://en.m.wiktionary.org/wiki/heat heat]
===French===
[https://cnrtl.fr/definition/chaleur chaleur ]
[[Òtù:aha]]
j5brynv2gytem9sgtssyot9o512r879
okwu njedebe
0
2830
29001
12866
2026-04-23T16:38:16Z
Timzy D'Great
40
29001
wikitext
text/x-wiki
== Nkọwa ==
njedebe ma ọ bụ nkwupụta nke okwu ikpeazụ banyere ụdị ihe dị iche iche, nke ịjụ ya ga ebute mmegwara ma ọ bụ mebie mmekọrịta ma ọ bụ weta nkwụsị ihe ma ọ bụ ọnọdụ
=== Nkejiasụsụ ===
Aha
=== Ọmụmaatụ ===
* onye ọka iwu ezigarago ndị bi n'ụlọ ikpe ahụ nke bụ okwu njedebe na ihe gbasara ụlọ ahụ.
* onye isi ụlọ akwụkwọ nyere ndị na-akwụbeghị ụgwọ ụlọ akwụkwọ okwu njedebe tupu achụna ụmụaka ahụ.
=== Mkpọpụta ===
[[File:Ig-okwu njedebe.ogg|thumb|left]]
=== Olumba ===
== Ntụgharị n'asụsụ ọzọ ==
=== Bekee ===
[[wiktionary:ultimatum|Ultimatum]]
[[Òtù:aha]]
iavdrbd3eqygsz0wt5wlktccelxfj1p
okwu okwu
0
2831
29002
12872
2026-04-23T16:39:43Z
Timzy D'Great
40
29002
wikitext
text/x-wiki
'''okwu okwu'''
=Nkọwa=
*'''okwu okwu''' bu onye obu oru ya ịkwuchitere oha na eze okwu maobu onye na ekwu okwu na ogbako ka ịhe ga esị nwe ga
*'''okwu okwu''' bu kwa onye na ekwu nnekwu okwu
===nkeji asụsụ===
aha
===Omụmaatụ===
'''okwu okwu''' gomenti etiti bu maazi iheanacho
===Mkpọpụta===
[[File:Ig-okwu okwu.ogg|thumb|left]]
===Olumba===
=Ntughari n'asụsụ ọzọ=
[https://en.wiktionary.org/wiki/speaker speaker]
[[Òtù:aha]]
ckx4qnioz3dajt7eoco4hikbhyulw5w
okwukwe
0
2834
29033
26446
2026-04-23T23:07:08Z
Confidence Obi
1245
/* Mkpọpụta */
29033
wikitext
text/x-wiki
=== Nkọwa ===
Inwe obisike na ihe a na-ahụbeghi anya dị adị ma ọ bụ ga-eme.
=== Nkejiasụsụ ===
Aha
=== Omụmaatụ ===
Okwukwe ya siri ike.
=== Mkpọpụta ===
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Confidence Obi-òkwùkwe.wav]]
=== Olumba ===
=== Ntụgharị n'asụsụ ọzọ ===
=== Bekee ===
[https://en.wiktionary.org/wiki/faith faith]
[[Òtù:Aha]]
gylazgo6ur7f1tz7lfn8s8ze3rthm1v
okwumbite
0
2835
28996
12892
2026-04-23T16:34:16Z
Timzy D'Great
40
28996
wikitext
text/x-wiki
'''Okwumbite'''
=Nkọwa=
Nke a bụ okwu igbo ebitere n'asụsụ ndi ọzọ.
===Nkejịasụsụ===
Aha
===Omụmaatụ===
Okwu ndịa gunyere agịdị, akamụ, ashawo w.d,g.
===Mkpọpụta===
[[File:Ig-okwumbite.ogg|left|thumb]]
===Olumba===
=Ntụgharị n'asụsụ ọzọ=
===Bekee===
[borrowed word]
[[Òtù:aha]]
ttfvuif2bj78qkbs9y84rqckrfw8pif
ola edo
0
2838
28997
12904
2026-04-23T16:35:20Z
Timzy D'Great
40
28997
wikitext
text/x-wiki
[[Usòrò:Toi 250kg gold bar.jpg|thumb|right|Gold Bar]]
''' Ola edo'''
= Nkọwa =
Nnukwu ola na-acha edo edo bu nke onu ego ya buru ibu.
=== Nkejiasusu ===
aha
=== Omumaatu ===
Naijiria erita ola edo ato n'asommpi ahu.
=== Mkpoputa ===
[[File:Ig-ola edo.ogg|thumb|left]]
=== Olumba ===
= Ntughari nasusu ozo =
=== Bekee ===
[https://en.wiktionary.org/wiki/gold Gold]
[[Òtù:aha]]
kheptj43kaaj4g6qng1f0p9ol440h9r
ola nti
0
2839
28998
25010
2026-04-23T16:36:18Z
Timzy D'Great
40
28998
wikitext
text/x-wiki
<span style="font-size:xx-large;">ola nti</span>
= Igbo =
# '''''Ola nti''''' bụ ihe a na eyi na nti iji choo mma.
[[File:Ear with earring.jpg|thumb|Ear with earring]]
===Aha===
Ola nti bụ aha a na akpọ ihe
=== Ọmụmatụ===
# A ga mụ agba '''''Ola nti''''' ahụ ịzụtara mụ.
# Ọlanti gi ahu mara mma.
=== Mkpọpụta ===
[[File:Ig-ola nti.ogg|thumb|left]]
=== Olumba ===
=== Myịrị-okwu ===
=Ntụgharị okwu=
=== English ===
[https://web.archive.org/web/20181118215404/https://en.wiktionary.org/wiki/earring Earring]
[[Òtù:aha]]
1np9uopcerekauk8ieycv9lhu4tkidw
28999
28998
2026-04-23T16:37:05Z
Timzy D'Great
40
/* Olumba */
28999
wikitext
text/x-wiki
<span style="font-size:xx-large;">ola nti</span>
= Igbo =
# '''''Ola nti''''' bụ ihe a na eyi na nti iji choo mma.
[[File:Ear with earring.jpg|thumb|Ear with earring]]
===Aha===
Ola nti bụ aha a na akpọ ihe
=== Ọmụmatụ===
# A ga mụ agba '''''Ola nti''''' ahụ ịzụtara mụ.
# Ọlanti gi ahu mara mma.
=== Mkpọpụta ===
[[File:Ig-ola nti.ogg|thumb|left]]
=== Olumba ===
* Iyeri nti
* Iyori nti
=== Myịrị-okwu ===
=Ntụgharị okwu=
=== English ===
[https://web.archive.org/web/20181118215404/https://en.wiktionary.org/wiki/earring Earring]
[[Òtù:aha]]
apwtalynaf6agsoijqk32w90s9vyruu
olileanya
0
2842
29000
12916
2026-04-23T16:37:47Z
Timzy D'Great
40
29000
wikitext
text/x-wiki
'''olileanya'''
=Nkọwa=
Ihe ana-atụ anya ya, maọbụ otu ana-eche ma buru n'obi ka ihe dịrị.
===Nkejiasụsụ===
Nkọwa aha
===Ọmụmaatụ===
Olileanya anyị bụ n'obodo anyị ga-adị mma
===Mkpọpụta===
[[File:Ig-olileanya.ogg|thumb|left]]
===Olumba===
Ịtụnanya
=Ntụgharị n'asụsụ ọzọ=
===Bekee===
[https://en.m.wiktionary.org/wiki/expectation expectation]
===French===
[https://cnrtl.fr/definition/esp%C3%A9rance espérance]
[[Òtù:aha]]
l53dwpgjrcq12cto9j7v5hh9p0fcx23
onyeụjọ
0
2909
29018
13227
2026-04-23T17:00:06Z
Timzy D'Great
40
29018
wikitext
text/x-wiki
'''onyeụjọ'''
=Nkọwa=
Bụ onye na-adịghị ike,n'enweghị kwa nkwụwa okwu, ma bụrụkwa onye na-anaghị akara obi eme ihe, ọ na adị ya ngwa ngwa ị gbara ihe ọbụla nke nwere ike ikpata mmerụ ahụ maọbụ ihe rara ahụ ọsọ.
===Nkejiasụsụ===
aha
===Ọmụmaatụ===
Okoro bụ onyeụjọ ọ naghị abara nwunye ya mba ma omee ihe ọjọọ.
===Mkpọpụta===
[[File:Ig-onyeụjọ.ogg|thumb|left]]
===Olumba===
=Ntụgharị n'asụsụ ọzọ=
===Bekee===
[https://en.m.wiktionary.org/wiki/coward coward]
[[Òtù:aha]]
qlniw5ql9nyxahmbps0ljsugvgp6je4
ukwu
0
3013
29066
19343
2026-04-24T11:31:19Z
Mirah50
948
/* Mkpọpụta */ added audio pronunciation
29066
wikitext
text/x-wiki
'''ukwu'''
=nkowa=
akuku ahu na ebido nukwu rue nala obu ihe na enyere mmadu aka ikwu oto maobu iga ije
===Nkejiasụsụ===
aha
===Ọmụmaatụ===
o meruru ahu na ukwu ya
===Mkpọpụta===
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Mirah50-ukwu.wav]]
===Olumba===
==ntụgharị n'asụsụ ọzọ ==
[https://en.wiktionary.org/wiki/leg leg]
[[Òtù:aha]]
7jmfikyhaok317y3ovmul9k3oka7nt6
yabasị
0
3054
29024
13796
2026-04-23T17:24:32Z
Timzy D'Great
40
29024
wikitext
text/x-wiki
[[Usòrò:Onion crop.jpg|thumb|Yabasị]]
== Nkọwa ==
* Yabasị bụ ụdị akwukwo nri nke dị na ezinụlọ Allium nke osisi. Galik, na liik sokwa na ezinụlọ nke a.
* [[Usòrò:Mixed onions.jpg|thumb|yabasị dị iche iche]]Yabasị bu ihe oriri nwere kemịkalụ dịka ọ na-ebelata ọzịza, mmachi ngụgụ na ndị nwere ụkwara ume ọkụ, ma-na ebelata kwa ogo nke kọlesterol na shuga na ahụ mmadụ.
=== Nkejiasụsụ ===
Aha
=== Ọmụmatụ ===
* Ọ dị mma iji yabasị esi nri
* Yabasị dị mma maka ịchekwa akpụkpọ ahụ na ntutu isi n'ọnọdụ dị mma
=== Mkpọpụta ===
[[File:Ig-yabasị.ogg|thumb|left]]
=== Olumba ===
alibọsa
== Ntụgharị n'asụsụ ọzọ ==
=== Bekee ===
[[wiktionary:onion|Onion]]
[[Òtù:aha]]
qkuzpl147vl28qr4fi8zbeu8ko6arra
ịgba alukwaghim
0
3203
29049
23556
2026-04-24T04:59:46Z
~2026-24893-26
1246
Added pronunciation
29049
wikitext
text/x-wiki
'''Igba alukwaghim'''
=Nkọwa=
Mgbe di na nwunye kwekorita na ha agaghị alụ onwe ha ọzọ.
===Nkeji asụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
Jesu bụ onye dị nsọ.
===Mkpọpụta===
[[File:LL-Q33578 (ibo)-NiferO-Ịgbaalụkwaghịm.wav]]
===Olumba===
=Ntụghari n'asụsụ ọzọ=
=Bekee=
[https://en.wiktionary.org/wiki/divorce divorce]
[[Òtù:Aha]]
[[Òtù:Ngwaa]]
mzy47w1s89gellxf7rc6knsmgzpttx1
ịgbankịtị
0
3208
29048
14407
2026-04-24T04:57:21Z
~2026-24893-26
1246
Added pronunciation
29048
wikitext
text/x-wiki
'''ịgbankịtị'''
=Nkọwa=
Bụ ọnọdụ ekwughị okwu maọbụ azaghi ajụjụ nke ana-ajụ mmadụ.
===Nkejiasụsụ===
aha
===Ọmụmaatụ===
Ọka mma n'igbara ya nkịtị
===Mkpọpụta===
[[File:LL-Q33578 (ibo)-NiferO-Ịgbankịtị.wav]]
===Olumba===
Ịranti
=Ntụgharị n'asụsụ ọzọ=
===Bekee===
[https://en.m.wiktionary.org/wiki/silence silence ]
===French===
[https://cnrtl.fr/definition/silence l'silence]
[[Òtù:aha]]
hev2j5bcevg26vzjjagsxt0r8di4ybf
Ọgbaa Bọlụ
0
3270
29023
25007
2026-04-23T17:23:57Z
Timzy D'Great
40
29023
wikitext
text/x-wiki
'''Ọgbaa Bọlụ'''
[[File:Dorin Goian la Steaua.JPG|thumb|Ọgbaa bọọlụ]]
= Nkọwa =
Onye n'asọ mpi egwu bọlụ
=== Nkejịasụsụ ===
Aha
=== Ọmụmaatụ ===
Kanụ Nwankwọ bụ ọgbaa bọlụ gbasịrị bọlụ ike
=== Mkpọpụta ===
[[File:Ig-Ọgbaa Bọlụ.ogg|thumb|left]]
=== Olumba ===
Onye agbam bọlụ
= Ntụgharị n'asụsụ ọzọ =
=== Bekee ===
[https://en.wiktionary.org/wiki/footballer footballer]
[[Òtù:aha]]
jwenlirpsv9592arrw9gnzsyzswnwyp
ọba ọbara
0
3342
29025
25006
2026-04-23T17:25:09Z
Timzy D'Great
40
/* Nkọwa */
29025
wikitext
text/x-wiki
'''ọba ọbara'''
[[File:Blood Bank, Hospital Foch, Suresnes - DPLA - c05c7e2d480962916a35f58b60e61c41.jpg|thumb|Ọba ọbara nke di n'ụlọọgwụ Foch, Suresnes]]
=Nkọwa =
Nke a bụ ebe ana edobe ọbara nakwa akọrọngwa eji amị ọbara maka inyefe ndị chọro ọbara maọbụ ndị ọbara na adịghị n'ahụ site n'enweghị ahụ ike
===Ahiriokwu===
E nwere ọba ọbara asatọ n'ụlọ ọgwụ gọọmentị asatọ dị n'Abuja
=== Nkejiasụsụ ===
Aha
=== Olumba ===
Úlò Obala (Anambra)
=== Mkpọpụta ===
[[File:Ig-ọba ọbara.ogg|thumb|left]]
=Ntụgharị okwu=
=== Bekee ===
[https://en.wiktionary.org/wiki/blood_bank blood bank]
[[Òtù:aha]]
9a5kqganf60xcyrzgg86n1od5ealhra
29026
29025
2026-04-23T17:25:27Z
Timzy D'Great
40
29026
wikitext
text/x-wiki
'''ọba ọbara'''
[[File:Blood Bank, Hospital Foch, Suresnes - DPLA - c05c7e2d480962916a35f58b60e61c41.jpg|thumb|Ọba ọbara nke di n'ụlọọgwụ Foch, Suresnes]]
=Nkọwa =
Nke a bụ ebe ana edobe ọbara nakwa akọrọngwa eji amị ọbara maka inyefe ndị chọro ọbara maọbụ ndị ọbara na adịghị n'ahụ site n'enweghị ahụ ike
===Ahiriokwu===
E nwere ọba ọbara asatọ n'ụlọ ọgwụ gọọmentị asatọ dị n'Abuja
=== Nkejiasụsụ ===
Aha
=== Olumba ===
Úlò Obala (Anambra)
=== Mkpọpụta ===
[[File:Ig-ọba ọbara.ogg|thumb|left]]
=Ntụgharị okwu=
=== Bekee ===
[https://en.wiktionary.org/wiki/blood_bank blood bank]
[[Òtù:aha]]
2o9so9hj7mid3mxdchu12kc2x6pvqjr
ọbara mgbali elu
0
3345
29027
18758
2026-04-23T17:26:00Z
Timzy D'Great
40
/* Nkọwa */
29027
wikitext
text/x-wiki
[[Usòrò:Hypertension ranges chart.png|thumb|Eserese ka esi amata ọbara mgbali elu]]
== Nkọwa ==
[[Usòrò:A woman suffering from Hypertension getting her blood pressure checked.png|thumb|Nyocha maka ọbara mgbali elu]]
ọbara mgbali elu bụ mgbe ike nke ọbara ji aga na ahụ mmadụ dị elu maka ahụ akwara nke na ebu gharị ọbara. Ọnọdụ ahụike nkea na-eme ka ihe ize ndụ nke obi, ụbụrụ, akụrụ na ọrịa ndị ọzọ na-arịwanye elu.
=== Nkejiasụsụ ===
Aha
=== Ọmụmaatụ ===
* Ọbara mgbali elu bụ ihe kachasị na akpata ọnwụ akaghi aka na mpaghara ụwa dum.
* Ike ọgwụgwụ pụrụ ịbụ ihe ịrịba ama nke mmalite nke nsogbu ahụ ike dị ka ọbara mgbali elu.
*Oké isi ọwụwa bụkwa ihe akaebe banyere ọbara mgbali elu
=== Mkpọpụta ===
[[File:Ig-ọbara mgbali elu.ogg|thumb|left]]
=== Olumba ===
== Ntụgharị n'asụsụ ọzọ ==
=== Bekee ===
[[wiktionary:hypertension|Hypertension]]
[[Òtù:aha]]
kxxpgexbbx8ev0kym7k64a0vfzo958c
ọchịchị onye kwuo uche ya
0
3351
29028
18766
2026-04-23T17:26:40Z
Timzy D'Great
40
/* Nkọwa */
29028
wikitext
text/x-wiki
== Nkọwa ==
* usoro ọchịchị nke ndị mmadụ ndị toruru etoru nke steetị maobu mba obula, ga ahoputa ndi ga-achi ha site n'ime ntuliaka.
* usoro ebe ndị mmadụ nwere ike ikwuputara goomenti ihe ndi ha ha anaghi emeta ofuma, n'atughi egwu mkporo maobu onwu.
=== Nkejiasụsụ ===
Aha
=== Ọmụmaatụ ===
* A na-eme ọchịchị onye kwuo uche ya n'ọtụtụ mba nke ụwa
* Biko ka m jụọ ajụjụ - ọ bụ ọchịchị onye kwuo uche ya ka ana eme n’obodo anyị bu Naijiria?
=== Mkpọpụta ===
[[File:Ig-ọchịchị onye kwuo uche ya.ogg|thumb|left]]
=== Olumba ===
== Ntugharị n'asụsụ ọzọ ==
=== Bekee ===
[[wiktionary:democracy|Democracy]]
[[Òtù:aha]]
e0gkmlq1yd6vj6ubuz9le7825f184lp
Ogbambo
0
3669
29041
16151
2026-04-23T23:37:05Z
Confidence Obi
1245
/* ===mkpọpụta=== */
29041
wikitext
text/x-wiki
"""Ọgbambọ"""
====== ===Nkọwa=== ======
Nke a bụ onye na ejisi ike na oru o na aru maka o di mma ya.
====== ===nkejiasụsụ=== ======
Nkowaaha
====== ===ọmụmaatụ=== ======
Nneka na agba mbọ ọfụma.
====== ===mkpọpụta=== ======
O/gba/m/bo.
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Confidence Obi-ọ̀gbambọ.wav]]
====== ===olumba=== ======
====== ===ntụghari=== ======
====== ===bekee=== ======
Hustler
<nowiki>[[Category: wt/ig/wiki loves names]]</nowiki>
<nowiki>[[Category: wt/ig]]</nowiki>
br9a1qsgpyo7s9wmkbfru57pg5rs6jf
anọ
0
3870
29030
16504
2026-04-23T22:38:37Z
Sylvaline39
429
Improved article
29030
wikitext
text/x-wiki
'''Anọ'''
===Nkọwa===
ọnụ ọgụgụ.
===Nkeji Asụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
Onwere ụkwụ anọ
===Mkpọputa===
/ànɒ̙́/
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Sylvaline39-Anọ.wav]]
===Olumba===
===Ntụgharị===
* Bekee: [[four]] ([[:en:four]])
*Pọrtụgụese: [[quatro]] ([[:pt:quatro]])
===Bekee ===
Four
[[Category:ọnụ ọgụgụ]]
90lf3wyb3t737naieinv06qle1c77va
Nchekwa
0
4258
29070
24490
2026-04-24T11:55:57Z
Francisca Obianuju
1248
Added audio pronunciation
29070
wikitext
text/x-wiki
'''Nchekwa'''
===Nkọwa===
Nchekwa bụ ime ihe iji chebe ma ọ bụ dozie ihe sitere n'okike ma ọ bụ ihe dị mkpa, ka ọ ghara ịmebi emebi ma ọ bụ la n’iyi.
===Nkejịasụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
Nchekwa osisi dị mkpa maka ọdị mma gburugburu anyị.
===Mkpọpụta===
[[File:Ig-Nchekwa.ogg|thumbleft|Ig-Nchekwa]]
==Olundi==
Nchebe
==Ntụghari n’asụsụ ọzọ==
==Bekee==
[https://en.m.wiktionary.org/wiki/conservation conservation]
[https://en.wikipedia.org/wiki/Conservation Conservation]
[[Òtù:Aha]]
23hb1qa5fhkhwc5qbtifbjoi0obvg9l
Puku asato
0
4346
29037
25227
2026-04-23T23:25:55Z
Sylvaline39
429
/* Mkpọpụta */ improved article
29037
wikitext
text/x-wiki
== Nkowa ==
Puku asato so na otu n’ime onuogugu nke di n’ala Igbo.
=== Nkeji asụsụ ===
Aha
=== Ọmụmaatụ ===
Mmadu puku asato nwere Ugbo ala n’obodo anyi.
=== Mkpọpụta ===
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Sylvaline39-puku asato.wav]]
=== Olumba ===
== Ntughari asusu ==
=== Bekee ===
[[:en:Eight thousand|Eight thousand]]
[[Category: Aha]]
[[Otú:ọnụ ọgụgụ]]
stv0ytwsdulenfugmpn4jnlk1uesj2l
Enweghị ebe obibi
0
4695
29067
25084
2026-04-24T11:32:17Z
Francisca Obianuju
1248
Added audio pronunciation
29067
wikitext
text/x-wiki
'''Enweghị ebe obibi'''
==Nkọwa==
Enweghị ebe obibi bụ ọnọdụ ibi n'okporo ámá; ịkwaga n'etiti ebe nchekwa nwa oge, gụnyere ụlọ ndị enyi, ezinụlọ na ebe obibi mberede; ibi n'ụlọ obibi nkeonwe na-enweghị ụlọ ịsa ahụ nkeonwe yana/ma ọ bụ nchekwa nke oge.
===Nkeji asụsụ===
Nkọwaaha
===Ọmụmaatụ===
* Ọnọdụ enweghị ebe obibi dị njọ
===Mkpọpụta===
[[File:Ig-Enweghị ebe obibi.ogg|thumb|left|Ig-Enweghị ebe obibi]]
===Olundi===
==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ==
===Bekee===
*[https://en.wikipedia.org/wiki/Category:Homelessness Homelessness] na Wikipedia Bekee
[[Òtù:Aha]]
[[Otú:Nkọwa okwu]]
[[Òtù: Ịda ogbenye]]
[[Usòrò:Homeless in New York City..jpg|thumb|áká_ịkẹngạ|Enweghị ebe obibi ]]
hnsks28z5096d0lm9qfszgw6mdn31b6
mkpuchi ihe mberede
0
4913
29068
23469
2026-04-24T11:43:45Z
Francisca Obianuju
1248
Added audio pronunciation
29068
wikitext
text/x-wiki
== Nkọwa ==
mkpuchi ihe mberede bụ mkpuchi nke na-ekpuchi mfu ndị e nwetara n'ihi nsogbu ahụike sitere na mmetụta mpụga mberede.
=== Nkejiasụsụ ===
Aha
=== Ọmumaatụ ===
enwere mkpuchi ihe mberede ejiri chebe onwe m
=== Mkpọpụta ===
[[File:Ig-mkpuchi ihe mberede.ogg|thumb|left|Ig-mkpuchi ihe mberede]]
=== Olumba ===
mkpuchi mberede {Anambra}
== Ntughari n' asụsụ ọzọ ==
== Bekee ==
[https://en.wiktionary.org/wiki/accident%20insurance Accident insurance]
[[Òtù:Aha]]
ck9s4tcwqumkrctwcy61fnfuvml4ehd
Nchekwa ọha
0
4953
29069
23430
2026-04-24T11:52:20Z
Francisca Obianuju
1248
Added audio pronunciation
29069
wikitext
text/x-wiki
==Nkọwa==
Nchekwa ọha bụ usoro nke steeti na esite n'ụtụ isi na-enye abamuru dị iche iche iji nyere ndị amaala ya aka.
===Nkejịasụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
Gọọmenti Naijiria enyela ndị ihe na-esiri ịke nchekwa ọha.
===Mkpọpụta===
[[File:Ig-Nchekwa ọha.ogg|thumbleft|Ig-Nchekwa ọha]]
===Olundi===
Nchebe ọra
==Ntụghari n’asụsụ ọzọ==
===Bekee===
[https://en.m.wiktionary.org/wiki/social_security social security]
[[Òtù:Aha]]
ie4r5w924megt4c7bmagkf15rx7wh9d
bēbì
0
6187
28993
2026-04-23T14:36:55Z
Nachi kim
1137
Created a new word
28993
wikitext
text/x-wiki
'''bēbì'''
=== Nkọwa ===
Bụ bee n'ime abụọ
=== Nkejiasụsụ ===
Ngwaa
=== Ọmụmaatụ ===
Madụfọrọ̣ gwara m bēbìe ncha ahụ.
=== Mkpọpụta ===
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Nachi kim-bēbì.wav]]
p89sxczmzgt8lpqusob0u9qlrp3ijbg
28995
28993
2026-04-23T15:10:40Z
Nachi kim
1137
28995
wikitext
text/x-wiki
'''bēbì'''
=== Nkọwa ===
Bụ bee n'ime abụọ
=== Nkejiasụsụ ===
Aha
=== Ọmụmaatụ ===
Madụfọrọ̣ gwara m bēbìe ncha ahụ.
=== Mkpọpụta ===
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Nachi kim-bēbì.wav]]
qbgc1h01fpa4c1xau4757vdr6bnc7ly
edi
0
6188
28994
2026-04-23T15:09:39Z
Nachi kim
1137
Created a new page
28994
wikitext
text/x-wiki
'''edi'''
=== Nkọwa ===
Bu Ọrịa ihi ụra karịrị akarị
=== Nkejiasụsụ ===
Aha
=== Ọmụmaatụ ===
Ọ na-arahụ ụra ka edi.
=== Mkpọpụta ===
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Nachi kim-edi.wav]]
=== Ntụgharị n'asụsụ ọzọ ===
===Bekee===
[[#English|hypersomnia]]
i83qwl5y6feuln7mut6zjlvc72pt973
Ọkpụ
0
6189
29029
2026-04-23T22:22:34Z
Sylvaline39
429
Created an article
29029
wikitext
text/x-wiki
==Nkọwa==
Nkea bụ ọkpụkpụ dị na ukwu mmadụ.
===Nkejiasụsụ ===
Aha
===Ọmụmaatụ ===
Ọkpụ ukwu ya agbajiela
===Mkpọputa ===
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Sylvaline39-Ọkpụ.wav]]
===Olumba===
===Ntụgharị n'asụsụ ọzọ ===
===Bekee ===
Pelvic bone
04gx9wcu71kbj9vy5vsycn0hxd0ejnh
Ọbụladị
0
6190
29031
2026-04-23T22:50:54Z
Sylvaline39
429
Created an article
29031
wikitext
text/x-wiki
==Nkọwa==
Ọbụladị bụ okwu na enye aka n'ikowa okwu nke ọma.
===Nkejiasụsụ ===
Mgbakwunye Ngwaa
===Ọmụmaatụ ===
Ọbụladị ihe ọjọọ niile ịmere m, aka hụrụ m gị n'anya
===Mkpọputa ===
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Sylvaline39-ọbụladị.wav]]
===Olumba===
===Ntụgharị n'asụsụ ọzọ ===
===Bekee ===
Though
3r2bla0eccb429t3y21aqt479tp1nti
Ọlụ aka
0
6191
29035
2026-04-23T23:17:18Z
Sylvaline39
429
Created an article
29035
wikitext
text/x-wiki
==Nkọwa==
Nkea bụ ejiri mara onye.
===Nkejiasụsụ ===
Aha
===Ọmụmaatụ ===
Nwako ahụ nwere ezigbo ọlụ aka.
===Mkpọputa ===
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Sylvaline39-Ọlụ aka.wav]]
===Olumba===
===Ntụgharị n'asụsụ ọzọ ===
===Bekee ===
Handwork
khuquqr2tldcjqt7yknzzectb54ibxi
29039
29035
2026-04-23T23:29:37Z
Sylvaline39
429
/* Nkọwa */
29039
wikitext
text/x-wiki
==Nkọwa==
Nkea bụ ihe mmadụ n'eme ejiri mara ya.
===Nkejiasụsụ ===
Aha
===Ọmụmaatụ ===
Nwako ahụ nwere ezigbo ọlụ aka.
===Mkpọputa ===
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Sylvaline39-Ọlụ aka.wav]]
===Olumba===
===Ntụgharị n'asụsụ ọzọ ===
===Bekee ===
Handwork
o7predixegl2dhi1krg4gn73236aisv
Otu nari na iri ise na iteghete
0
6192
29040
2026-04-23T23:36:48Z
Sylvaline39
429
Created an article
29040
wikitext
text/x-wiki
==Nkọwa==
Nkea bụ otu n'ime ọnụ Ọgụgụ Igbo
===Nkejiasụsụ ===
Aha
===Ọmụmaatụ ===
Ihe oge eri bụ sọ otu nari na iri ise na iteghete.
===Mkpọputa ===
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Sylvaline39-otu nari na ịrị ise na iteghete.wav ]]
===Olumba===
Itoolu
===Ntụgharị n'asụsụ ọzọ ===
===Bekee ===
One hundred and fifty nine
5q9zea6tbr368au9l8f2otj1miigveo
Mee
0
6193
29042
2026-04-23T23:44:26Z
Sylvaline39
429
Created an article
29042
wikitext
text/x-wiki
==Nkọwa==
Nkea bụ iji gwa mmadụ ka omee ihe osiso.
===Nkejiasụsụ ===
Ngwaa
===Ọmụmaatụ ===
Mee ihe ngwa ngwa
===Mkpọputa ===
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Sylvaline39-Mee.wav]]
===Olumba===
===Ntụgharị n'asụsụ ọzọ ===
===Bekee ===
Do/Act
6ui48z4g3fvncy1x8etu73gyq1nyvgn
Ọgbara Ọhụrụ
0
6194
29045
2026-04-23T23:57:10Z
Sylvaline39
429
Created an article
29045
wikitext
text/x-wiki
==Nkọwa==
Nkea putara okike ọhụrụ.
===Nkejiasụsụ ===
Aha
===Ọmụmaatụ ===
Ọgbara Ọhụrụ na bịanụ.
===Mkpọputa ===
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Sylvaline39-Ọgbara Ọhụrụ.wav]]
===Olumba===
===Ntụgharị n'asụsụ ọzọ ===
===Bekee ===
New Generation
9za85datfb6of25a6ttflmdqoee32kq
sē
0
6195
29063
2026-04-24T08:50:56Z
Nachi kim
1137
Created a new page
29063
wikitext
text/x-wiki
'''sē'''
=== Nkọwa ===
Bụ ihe dị n'elu mmiri
=== Nkejiasụsụ ===
Aha
=== Ọmụmaatụ ===
Ụgbọmmiri na-ese n'elu mmiri
=== Mkpọpụta ===
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Nachi kim-sē.wav]]
=== Ntụgharị n'asụsụ ọzọ ===
===Bekee===
[[#English|float]]
dcn71ogikpkh4mnpm2md0hq6wl3p0if
windō
0
6196
29064
2026-04-24T10:31:48Z
Mirah50
948
Created this page
29064
wikitext
text/x-wiki
'''windō'''
===Nkọwa===
windō bụ oghere, nke a na-ejikarị enyo ekpuchi, nke na-enye ohere ka ìhè na ikuku si n'èzí banye n'ụlọ ma ọ bụ ụgbọala.
=== Nkejiasụsụ ===
Aha
=== Ọmumaatụ ===
Mechie windō ahụ.
=== Mkpọpụta ===
[File:LL-Q33578 (ibo)-Mirah50-windō.wav]
=== Olumba ===
== Ntụgharị n'asụsụ ọzọ ==
===Bekee===
[https://en.wiktionary.org/wiki/window Window]
[[Òtù:aha]]
4vnghe5htwj7vn83eyibmg354kir5u4
29065
29064
2026-04-24T10:35:12Z
Mirah50
948
29065
wikitext
text/x-wiki
'''windō'''
===Nkọwa===
windō bụ oghere, nke a na-ejikarị enyo ekpuchi, nke na-enye ohere ka ìhè na ikuku si n'èzí banye n'ụlọ ma ọ bụ ụgbọala.
=== Nkejiasụsụ ===
Aha
=== Ọmumaatụ ===
Mechie windō ahụ.
=== Mkpọpụta ===
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Mirah50-windō.wav]]
=== Olumba ===
== Ntụgharị n'asụsụ ọzọ ==
===Bekee===
[https://en.wiktionary.org/wiki/window Window]
[[Òtù:aha]]
046qjvsks59cjcl4q0b8sbpj3nfg1nt
mkpịsị akwụkwọ
0
6197
29071
2026-04-24T11:56:50Z
Mirah50
948
Created this page
29071
wikitext
text/x-wiki
== Nkọwa ==
mkpịsị akwụkwọ bụ obere ngwa e ji akpụ tube mee, nke nwere ink e ji ede ihe ma ọ bụ mee akara.
=== Nkejiasụsụ ===
Aha
=== Ọmumaatụ ===
Nye m mkpịsị akwụkwọ gị ka m jiri dee ihe.
=== Mkpọpụta ===
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Mirah50-mkpịsị akwụkwọ.wav]]
=== Olumba ===
mkpịsị odee
== Ntụgharị n'asụsụ ọzọ ==
===Bekee===
[https://en.wiktionary.org/wiki/pen pen]
[[Òtù:aha]]
i8k3vtwewkqtv5i0ssi16eu8w7s0uyj