Wiktionary
igwiktionary
https://ig.wiktionary.org/wiki/Ihu_mb%E1%BB%A5
MediaWiki 1.46.0-wmf.24
case-sensitive
Midia
Ọpụrụiche
Ńkàtá
Ojiarụ
Ńkàtá ojiarụ
Wiktionary
Ńkàtá Wiktionary
Faịlụ
Ńkàtá faịlụ
MidiaWiki
Ńkàtá MidiaWiki
Templeeti
Ńkàtá templeeti
Enyemaka
Ńkàtá enyemaka
Otú
Ńkàtá otú
TimedText
TimedText talk
Module
Module talk
Event
Event talk
Efulefu
0
513
29133
17564
2026-04-25T11:58:42Z
Nachi kim
1137
/* Mkpọpụta */ added pronunciation
29133
wikitext
text/x-wiki
'''Efulefu'''
==Nkọwa==
Efulefu bụ aha ana-akpọ onye nzuzu
===Nkejịasụsụ===
Nkọwa okwu
===Ọmụmaatụ===
Akpankwu bụ Efulefu
===Mkpọpụta===
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Nachi kim-èfùleèfù.wav]]
===Olumba===
*Ónyé yege yege
*Ónyé nzuzu
*Ónyé apali
*Ónyé abaghi uru na mmadụ
==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ==
===Bekee===
Foolish person
[[https://en.wiktionary.org/wiki"Foolish person""Foolish person"
[[Òtù:wiki loves names
mq62smkh7vjz37jdhbsp3p5pfqtdw5u
Ego ụgwọ ọnwa
0
520
29112
17580
2026-04-24T15:02:19Z
Mirah50
948
/* Mkpọpụta */ added audio pronunciation
29112
wikitext
text/x-wiki
'''''Ego ụgwọ ọnwa'''''
=Nkọwa=
'''''Ego ụgwọ ọnwa''''' bụ ego ana-akwụ ndi ǫrų na ngwụcha ọnwa
===Nkejiasụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
'''''Ego ųgwǫ ǫnwa''''' m bụ otu puku narį naira
===Mkpọpụta===
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Mirah50-ego ụgwọ ọnwa.wav]]
===Olumba===
=Ntughari n'asụsụ ọzọ=
===Bekee===
[https://en.wikipedia.org/wiki/Salary Salary]
[[Òtù:aha]]
sba3p5dqlgtat0idstlykk0qf4xpijt
Ekwuecheọzọ
0
549
29109
2157
2026-04-24T14:51:59Z
Mirah50
948
/* Mkpọpụta */ added audio pronunciation
29109
wikitext
text/x-wiki
'''Ekwuecheọzọ'''
=Nkọwa=
Okwu aghụghọ eji agwa mmadụ okwu kama ikwupụta ihe ka osi di.
===Nkejiasụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
Ị biara n'oge ma ị biakwuteghị ihe niile ekwuru n'ọgbakọ
===Mkpọpụta===
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Mirah50-ekwuecheọzọ.wav]]
===Olumba===
=Ntụghari n'asụsụ ọzọ=
===Bekee===
[https://en.wiktionary.org/wiki/irony irony]
[[Òtù:aha]]
o5ba3m9iv178eubncmmao3a4prlpncx
Mmanwụ
0
954
29092
25327
2026-04-24T12:48:27Z
Francisca Obianuju
1248
Added audio pronunciation
29092
wikitext
text/x-wiki
[[Usòrò:Ijele masquerade from Anambra State.jpg|thumb|mmanwụ ijele]]
[[Usòrò:Masquerade Nnewi.jpg|thumb|mmanwụ]]
'''Mmanwụ'''
===Nkọwa===
Mmanwụ bụ omenaala ndi Igbo na ndịda ọwụwa anyanwụ Naijiria. Ọ bụ naanị ụmụ nwoke na-eme ya. Mmanwụ bụkwa otu nzuzo nke ụfọdụ ndi mmadụ na-abanye iji nweta ike, ego ma ọbụkwanụ ihe nweta ndi ọzọ. Ndi na-eti mmanwụ na-eyikwa akwa ejiji mmanwụ dị ịche ịche.
===Nkejiasụsụ===
Aha
===Ọmụmatụ===
mmadụ nile gbara ọsọ mgbe mmanwụ ahụ pụtara
===Mkpọpụta===
[[File:Ig-Mmanwụ.ogg|thumbleft|Ig-Mmanwụ]]
===Olumba===
Ekpo (Abia state)
===Ntụgharị n'asụsụ ọzọ===
====Beeke====
Masquerade [https://www.dictionary.com/browse/masquerade Masquerade]
[[Òtù:Aha]]
[[Otú:aha]]
[[Otú:Ikike mmadu]]
sy6x5n9yqxk89eodj1g9in5pbbkaf2s
akwụkwọ mposi
0
1814
29131
7625
2026-04-25T11:37:03Z
Dagentle
369
added audio pronunciation
29131
wikitext
text/x-wiki
[[Usòrò:Toilet paper roll.jpg|thumb|akwụkwọ mposi]]
== Nkọwa ==
akwụkwọa eji ehicha ike na mpaghara ahụ ike nke nsị gburugburu mgbe emechara mposi
=== Nkejiasụsụ ===
Aha
=== Ọmumaatụ ===
* akwụkwọ mposi nke a kachasị mma, ọ dị nro n’ahụ
* ndị dọkịta na-adụ ọdụ ka a ghara iji akwụkwọ mposi hichapụ ọnya meghere emeghe
=== Mkpọpụta ===
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Igboanude-akwụkwọ mposi.wav]]
=== Olumba ===
== Ntugharị n'asụsụ ọzọ ==
=== Bekee ===
[[wiktionary:toilet_paper|toilet paper]]
[[Òtù:aha]]
acdau3kbc733htfh7a02akkg12azukf
akụ na ụba
0
1830
29098
7740
2026-04-24T14:01:47Z
Mirah50
948
/* Mkpọpụta */ added audio pronunciation
29098
wikitext
text/x-wiki
<nowiki>'''</nowiki>Akụ na [[c:File:LL-Q33578_(ibo)-Juliegwen-Akụ_na_ụba.wav|ụba]]<nowiki>'''</nowiki>[[Usòrò:Nigeria econ 1979.jpg|thumb|ọnọdụ akụ na ụba na oge gara-aga]]
== Nkọwa ==
Akụ na ụba; nnukwu akụ ma ọ bụ ihe onwunwe bara uru. Ọ na-eweta ọtụtụ ihe ọmụma na ọrụ ahụ
=== Nkejiasụsụ ===
Aha
=== Ọmụmaatụ ===
* ọnọdụ enweghị nchebe na ihe ụjọ na eme na Nigeria na emetụta ọnọdụ akụ na ụba na obodo ahụ
* Teknụzụ na akwalite ọnọdụ akụ na ụba nke ọtụtụ mba.
=== Mkpọpụta ===
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Mirah50-akụ na ụba.wav]]
=== Olumba ===
== Ntụgharị n'asụsụ ọzọ ==
=== Bekee ===
[https://simple.m.wiktionary.org/wiki/File:en-us-wealth.ogg Wealth]
[[Òtù:aha]]
rd72igaaf5dbi60z72uw56y65rxz3qn
anwansi
0
1853
29129
7888
2026-04-25T11:26:31Z
Dagentle
369
added audio pronunciation
29129
wikitext
text/x-wiki
[[Usòrò:Effigy, Nigeria, Anua Uyo district. Wellcome M0001016.jpg|thumb|ụlọ ebe a na eme anwansi]]
== Nkọwa ==
* Ikwenye na ọtụmọkpọ ma ọ bụ dibịa afa na ọ nwere ikike karịrị nke mmadụ ma ọ bụ ike sitere n'okike
* ike pụrụ iche nke sitere na ike karịrị nke mmadụ
* ụzọ iche echiche nke kwere na ike ndị nke a na-adịghị ahụ anya nwere ike iji metụta ihe omume, ma ọ bụ gbanwe ọnọdụ
* ike iji ike karịrị nke mmadụ iji mee ka ihe ndị na-agaghị ekwe omume mee site n’ikwu okwu pụrụ iche
=== Nkejiasụsụ ===
Aha
=== Ọmụmaatụ ===
* ụfọdụ ihe ha na-eme n’ọgbakọ ahụ dị ka ime anwansi
* Ọ bụ anwansi ka ọ bụ ihe dị adị meere na eziokwu?
=== Mkpọpụta ===
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Igboanude-anwansi.wav]]
=== Olumba ===
chandum
== Ntụgharị n'asụsụ ọzọ ==
=== Bekee ===
[[wiktionary:magic|Magic]]
[[Òtù:aha]]
0siglv7b5lxzj6rcxw5proe8dhp04o4
arụmụka
0
1874
29130
8078
2026-04-25T11:29:48Z
Dagentle
369
added audio pronunciation
29130
wikitext
text/x-wiki
[[Usòrò:Debate, discussion.jpg|thumb|Eserese arụmụka]]
== Nkọwa ==
Mkparịta ụka maka okwu na nzukọ ọha na eze ma ọ bụ nzukọ iwu, ebe a na-ewepụta arụmụka nke ụdị dị iche iche na otu isi okwu nke a na-ejikarị ntuli aka wee maara ndị meriri.
Irụ ụka banyere otu isiokwu nke a na-eme n'etiti otu na ulo akwukwo na ebe ndi ozo karịchaa n'usoro iwu
=== Nkejiasụsụ ===
Aha
=== Ọmụmaatụ ===
Enwere m mmasị ige arụmụka nke ndị Senatị.
Arụmụka banyere ọgwụ mgbochi na-aga n'ihu ugbu a ebe niile
===Mkpọpụta===
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Igboanude-arumuka.wav]]
=== Olumba ===
== Ntụgharị n'asụsụ ọzọ ==
=== Bekee ===
[[wiktionary:debate|Debate]]
[[Òtù:aha]]
15a26ocw6qb42tn0ucuh1iqcvgm0u2g
atụmaatụ mba ofesi
0
1899
29108
8236
2026-04-24T14:44:05Z
Mirah50
948
/* Mkpọpụta */ added audio pronunciation
29108
wikitext
text/x-wiki
'''Atụmatụ mba ofesi'''
==Nkọwa==
Nke a bụ ụdị atụmatụ dị iche iche ndị mba ofesi na mba ndị ọzọ ji enwe mmekọrita.
===Nkejịasụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
Otu n'ime atụmatụ mba ofesi bụ ụzọ mba Amerika na mba Naijiria ga-esi na-enyere onwe ha aka.
===Mkpọpụta===
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Mirah50-atụmatụ mba ofesi.wav]]
===Olumba===
==Ntụgharị asụsụ ọzọ==
===Bekee===
[https://en.wiktionary.org/wiki/foreign_cpolicy foreign__policy]
[[Òtù:aha]]
6icy7cglwdkirvzsom6wb3tyk85779z
daa jụụ
0
1935
29107
8477
2026-04-24T14:42:28Z
Mirah50
948
/* Mkpọpṷta */ added audio pronunciation
29107
wikitext
text/x-wiki
'''Daa jụụ'''
=Nkọwa=
# Emeghi mkpọtụ ọbụla.
===Nkejịasụsụ===
aha
===Ọmụmaatụ===
Biko daa jụụ ka m nụ ihe a na-ekwu.
===Mkpọpṷta===
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Mirah50-daa jụụ.wav]]
===Olumba===
=Ntugharị n' asụsụ ọzọ=
===Bekee===
[https://en.wiktionary.org/wiki/silence Silence]
[[Òtù:aha]]
82oxm9bsjlaqcv42bqmvqhbipiidcih
ego nkwado
0
1998
29101
16684
2026-04-24T14:06:36Z
Mirah50
948
/* Mkpọpụta */ added audio pronunciation
29101
wikitext
text/x-wiki
== Nkọwa ==
[[Usòrò:Dave Skocik, second from right, quartermaster with Dover Memorial Post 9962, Veterans of Foreign Wars (VFW), presents a check for $50,000, donated with funds from the sale of a VFW building, to Joan Cote 130919-F-BO262-001.jpg|thumb|áká_ịkẹngạ|I rüwa ego nkwado (nkeji)]]
Ego nke gọọmenti ma ọbu ndi ọzọ na enye iji kwado ọrụ ma ọ bụ maka nkwado otu ebumnuche.
=== Nkejiasụsụ ===
Aha
=== Ọmụmaatụ ===
* Enwetara m ego nkwado maka ọrụ m.
* Usoro inweta ego nkwado anaghị adị mfe.
=== Mkpọpụta ===
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Mirah50-ego nkwado.wav]]
=== Olumba ===
== Ntụgharị n'asụsụ ọzọ ==
=== Bekee ===
[[wiktionary:Grant|Grant]]
[[Òtù:aha]]
2m6jbzymt2z2ll9fxdw17omlkafjyuq
eke ọkụkọ
0
2006
29111
8867
2026-04-24T15:00:42Z
Mirah50
948
/* Mkpọpụta */ added audio pronunciation
29111
wikitext
text/x-wiki
'''eke ọkụkụ'''
=Nkọwa=
akụkụ ahụ ọkụkụ dị n'ime afọ ya, ebe nri o riri na-anọ egweri tupu ọ gaa na mgbịrị afọ ya.
[[Usòrò:Gizzard of Chicken.JPG|thumb|Gizzard]]
===Nkejiasụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
ọ bụ ụmụ nwoke na-eri eke ọkụkọ
===Mkpọpụta===
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Mirah50-eke ọkụkọ.wav]]
===Olumba===
=Ntugharị n'asụsụ ọzọ=
===Bekee===
[https://en.wiktionary.org/wiki/gizzard gizzard]
[[Òtù:ngwaa]]
aulmfru6lr5z4up7t1lpdi71500qh15
eko akpịrị
0
2010
29110
16798
2026-04-24T14:58:35Z
Mirah50
948
/* Mkpọpụta */ added audio pronunciation
29110
wikitext
text/x-wiki
'''Eko akpịrị'''
=Nkọwa=
[[Usòrò:Adam's apple 15.jpg|thumb|áká_ịkẹngạ|I rüwa eko akpịrị (nkeji)]]
Eko akpịrị bụ akpụ akwara na-apụta karị ụmụ nwoke n'akpịrị mgbe ha bidoro ị tolite okorobịa
===Nkejịasụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
Chekwube toro ogologo maa nma nwoke, gbaa dimkpa ma nwekwaa eko akpịrị
===Mkpọpụta===
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Mirah50-eko akpịrị.wav]]
===Olumba===
Eko nkọlọ (Arochukwu)
===Ntụgharị na asụsụ ọzọ===
====Bekee====
Adams apple [https://en.m.wikipedia.org/wiki/Adam%27s_apple Adam's apple]
====French====
la pomme d'Adam [https://fr.m.wikipedia.org/wiki/Pomme_d%27Adam Pomme d'Adam]
[[Òtù:Aha]]
5d23did8v6pyldsa5obeypgdf4i2zf6
igwe amamihe aka mere
0
2105
29100
20061
2026-04-24T14:05:08Z
Mirah50
948
/* Mkpọpụta */ added audio pronunciation
29100
wikitext
text/x-wiki
[[Usòrò:Artificial Intelligence & AI & Machine Learning - 30212411048.jpg|thumb|Igwe amamihe aka mere]]
== Nkọwa ==
iji ka ọgụgụ isi mmadụ si arụ ọrụ wee rụọ igwe nke na eme ka ọnwere ụbụrụ mmadu ma-na eme kwa ihe mmadu na eme ka ọnwere echiche dịka mmadu. Ezigbo njirimara nke igwe amamihe aka mere bụ ọgụgụ isi ọnwere iji chee echiche na ime onweya were na eme ihe ma ọ bụ soro ụzọ kachasị mma iji rụọ ọrụ eziriya ma nweta ebumnuche eji ziga ya.
=== Nkejiasụsụ ===
Aha
=== Ọmụmaatụ ===
* Ọ ga - ekwe omume na ọgụgụ isi igwe amamihe aka mere nwere ike nochie ọgụgụ isi mmadụ?
* Ihe egwu bụ na igwe amamihe aka mere nwere ike ibute enweghị ọrụ
=== Mkpọpụta ===
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Mirah50-igwe amamihe aka mere.wav]]
=== Olumba ===
== Ntụgharị n'asụsụ ọzọ ==
=== Bekee ===
[[wiktionary:artificial_intelligence|Artificial Intelligence]]
[[Òtù:aha]]
j4uqq9pway1gaef8ly21siuku83rpq9
ike anyanwụ
0
2139
29102
9613
2026-04-24T14:09:30Z
Mirah50
948
added audio pronunciation
29102
wikitext
text/x-wiki
[[Usòrò:Du an dien mat troi vinh phuc(Solar energy in Vietnam).jpg|thumb|Akarangwa ike anyanwụ]]
== Nkọwa ==
[[Usòrò:Ruien - energy plant - solar energy - België.jpg|thumb|ụlọ nke na-eji ike anyanwụ enwe eletrik]]
Ike anyanwụ bụ ka esi ewere ìhè na-enwu gbaa na okpomọkụ sitere na anyanwụ nke na-eji ọtụtụ teknụzụ emepụta ike eletrik.
=== Nkejiasụsụ ===
Aha
=== Ọmụmaatụ ===
* Ọtụtụ ndị mmadu na-eji zi ike anyanwụ arụ ọrụ ugbu a.
* Usoro iwụnye ike anyanwụ bụ usoro siri ike
===Mkpọpụta===
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Mirah50-ike anyanwụ.wav]]
=== Olumba ===
== Ntụgharị n'asụsụ ọzọ ==
=== Bekee ===
[[wiktionary:solar_energy|Solar energy]]
[[Òtù:aha]]
agbmt7cw2i0teo4nrkfq6pdht93m8od
29103
29102
2026-04-24T14:13:08Z
Mirah50
948
/* Bekee */ e deziri m ntụgharị n'asụsụ ọzọ
29103
wikitext
text/x-wiki
[[Usòrò:Du an dien mat troi vinh phuc(Solar energy in Vietnam).jpg|thumb|Akarangwa ike anyanwụ]]
== Nkọwa ==
[[Usòrò:Ruien - energy plant - solar energy - België.jpg|thumb|ụlọ nke na-eji ike anyanwụ enwe eletrik]]
Ike anyanwụ bụ ka esi ewere ìhè na-enwu gbaa na okpomọkụ sitere na anyanwụ nke na-eji ọtụtụ teknụzụ emepụta ike eletrik.
=== Nkejiasụsụ ===
Aha
=== Ọmụmaatụ ===
* Ọtụtụ ndị mmadu na-eji zi ike anyanwụ arụ ọrụ ugbu a.
* Usoro iwụnye ike anyanwụ bụ usoro siri ike
===Mkpọpụta===
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Mirah50-ike anyanwụ.wav]]
=== Olumba ===
== Ntụgharị n'asụsụ ọzọ ==
=== Bekee ===
[https://en.wiktionary.org/wiki/solar_energy solar energy]
[[Òtù:aha]]
1b4nz1dseqw2wbawf4sdi5rliljtmni
mbudata
0
2294
29113
10446
2026-04-24T15:18:18Z
Mirah50
948
/* Mkpọpụta */ added audio pronunciation
29113
wikitext
text/x-wiki
[[Usòrò:1328101811 Download.png|thumb|Eserese mbudata]]
== Nkọwa ==
ụzọ ma ọ bụ usoro nke nbudata data na ịntanetị ma ọ bụ na igwe kọmputa na ekwentị
=== Nkejiasụsụ ===
Aha
=== Ọmụmaatụ ===
* Mbudata ahụ were ogologo oge karịa ka m tụrụ anya.
* Enwetara m mbudata ahụ mana ọ naghị arụ ọrụ na igwe kọmputa m.
=== Mkpọpụta ===
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Igboanude-mbudata.wav]]
=== Olumba ===
== Ntụgharị n'asụsụ ọzọ ==
=== Bekee ===
[[wiktionary:download|download]]
[[Òtù:aha]]
7sh8ppzo0x4h365jai9max5dizz80b2
mmanụ ụgbọala
0
2390
29089
25329
2026-04-24T12:39:02Z
Francisca Obianuju
1248
Added audio pronunciation
29089
wikitext
text/x-wiki
'''mmanụ ụgbọala'''
== Nkowa==
Mmanụ ụgbọala bu mmanụ ana agbanye na ụgbọala ka owe na aga aga.
===Nkejiasụsụ===
Aha
===Ọmụmatu===
Buterem mmanụ ụgbọala ka m gbanye ya
===Mkpoputa===
[[File:Ig-mmanụ ụgbọala.ogg|thumbleft|Ig-mmanụ ụgbọala]]
===Olundi===
petrolu
==Ntụgharị n'asụsụ ozo==
==Bekee==
[https://en.m.wiktionary.org/wiki/petrols#English petrol]
[[Òtù:Aha]]
[[Otú:aha]]
[[Otú:Ikike mmadu]]
6b2v50lgfa5ospow9deobk9m5aqvoy3
mmasi
0
2392
29088
25331
2026-04-24T12:35:41Z
Francisca Obianuju
1248
Added audio pronunciation
29088
wikitext
text/x-wiki
'''Mmasị'''
==Nkọwa==
Nke a bụ mgbe mmadụ nwere ọchịchọ nke obi ma ọ bu mgbe mmadụ nwere ihe ọ ka hụ n'anya.mgbe nke a mere a na asa na ọ nwere mmasị.
===Nkejiasụsụ===
Aha
===Ọmụmatu===
1.onwere mmasị I bu nwunye onye ji ego.
===Mkpọpụta===
[[File:Ig-mmasi.ogg|thumbleft|Ig-mmasi]]
===Olumba===
==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ==
===Bekee===
[https://en.m.wiktionary.org/wiki/pleasure#English Pleasure ]
[[Òtù:Aha]]
[[Otú:aha]]
o8zeg4c0zbts7nzoni8tebl5qkt3v9t
ndina n'ike
0
2488
29106
11326
2026-04-24T14:39:56Z
Mirah50
948
/* Mkpọpụta */ added audio pronunciation
29106
wikitext
text/x-wiki
== Nkọwa ==
Inwe mmekọahụ, megide ọchịchọ nke onye ahụ adakporo site n'ike ma ọ bụ iyi egwu nke ike ma ọ bụ na onye ahu enweghị ike inye nkwenye kwesiriekwesi n'ihi na ọ bụ obere nwa na afọ ka iwu obodo si kọwa, ma ọ bụ na ọ na ọnọdụ -
* ọrịa ọgụgụ isi,
* ụkọ ọgụgụ isi,
* inụbiga mmanya ókè,
* amaghị onwe ya ma ọ bụ ihe ọ bụla, ma ọ bụ
* irafu mmadu dakpo ya site na ụzọ aghụghọ
=== Nkejiasụsụ ===
Aha
=== Ọmụmaatụ ===
* Iwu obodo ma ọ bụ nkpụrụ ochichi obodo machibidoro ndina n'ike.
* Ndina n'ike abụghị nanị mmegide anụ ahụ, ọ nwere ike ịkpata mmerụ ahụ nke uche.
=== Mkpọpụta ===
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Mirah50-ndina n'ike.wav]]
=== Olumba ===
Ndakpo
== Ntụgharị n'asụsụ ọzọ ==
=== Bekee ===
[[wiktionary:rape|Rape]]
[[Òtù:aha]]
gcgdgyqwasfrkjkn8n02b765u8xa6ff
njikwa ego
0
2554
29097
11594
2026-04-24T13:57:02Z
Mirah50
948
/* Mkpọpụta */ added audio pronunciation
29097
wikitext
text/x-wiki
== Nkọwa ==
Usoro nke ịhazi, ịchịkwa na ileba anya n'ihe gbasara ego ma nke dịadị na aka, nke na abata abata, nke ana emefu, ụgwọ eji eji, maka iji kwado nmezu ebumnuche nke otu nzukọ ma ọ bụ nke ụlọ ọrụ ma ọ bụ nke onwe.
=== Nkejiasụsụ ===
Nkọwa aha
=== Ọmụmaatụ ===
* Njikwa ego dị mkpa maka nzukọ na ụlọ ọrụ ọ bụla
* Nneka mụrụ banyere njikwa ego na mahadụm dị na obodo Ọka
=== Mkpọpụta ===
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Mirah50-njikwa ego.wav]]
=== Olumba ===
== Ntụgharị n'asụsụ ọzọ ==
=== Bekee ===
[[wiktionary:financial_management|financial management]]
[[Òtù:Nkọwa aha]]
2ixgee4virdzvx8rrndr0zbkpyw1fk3
nkasi obi
0
2565
29118
24943
2026-04-25T01:29:39Z
Francisca Obianuju
1248
Added audio pronunciation
29118
wikitext
text/x-wiki
'''Nkasi obi'''
===Nkọwa===
Nke a bụ ịme ka mmetụta, iru uju ma ọ bụ nsogbu mmadụ dị mfe
===Nkejiasụsụ===
Aha
===Ọmụmatụ===
Ego ahụ ọ nwetara nyere ya nkasi obi
===Mkpọpụta===
[[File:Ig-nkasi obi.ogg|thumbleft|Ig-nkasi obi]]
===Olumba===
===Ntụgharị n'asụsụ ọzọ===
====Beeke====
Comfort [https://dictionary.cambridge.org/dictionary/english/comfort comfort]
====German====
Komfort [https://dictionary.cambridge.org/dictionary/german-english/komfort Komfort]
[[Òtù:Aha]]
[[Category: Nkọwa okwu]]
plu8xwpkybnab39r0f1apdeo6shjbiz
nnwere onwe
0
2633
29105
11893
2026-04-24T14:16:33Z
Mirah50
948
/* Mkpọpụta */ added audio pronunciation
29105
wikitext
text/x-wiki
==Nkọwa==
Ọnọdụ anọghị n'agbụ maọbụ ọnọdụ abụghị ohu.
===Nkejiasụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
Ọ natara nnwere onwe ya ka afọ atọ gara.
===Mkpọpụta===
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Mirah50-nnwere onwe.wav]]
===Olumba===
==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ==
===Bekee===
https://en.wiktionary.org/wiki/freedom
[[Òtù:aha]]
fzgd6g40goondcri3eo3kmh0be2hydu
ntakịrị echiche
0
2669
29081
12024
2026-04-24T12:24:01Z
Mirah50
948
/* Mkpọpụta */ added audio pronunciation
29081
wikitext
text/x-wiki
'''ntakịrị echiche'''
=Nkọwa=
nke a bụ ntakiri echiche e kwuru n'okwu maọbụ edere ede gbasara ihe mere eme ahụrụ anya maọbụ nụ na ntị.
===Nkejiasụsụ===
aha
===Ọmụmaatụ===
ihe niile o kwuru maọbụ ọ dere bụ ntakịrị echiche ya
===mkpọpụta===
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Mirah50-ntakịrị echiche.wav]]
===olumba===
= Ntughari n'asusu ozo =
= Bekee =
[https://en.wiktionary.org/wiki/comment comment]
[[Òtù:aha]]
4l0dyd6v2azqitfh5z6qkc89j6w27ca
ntutu isi
0
2681
29079
18944
2026-04-24T12:22:07Z
Mirah50
948
/* Mkpọpụta */ added audio pronunciation
29079
wikitext
text/x-wiki
'''Ntutu isi'''
=== Nkọwa ===
Ájí na-etoputa n'isi mmadụ. O bu ya n'emechite okpokoro isi mmadu. Enwere ike ike ya eke maọbụ kpaa ya akpaa.
=== Nkejiasụsụ ===
Áhà
=== Ọmụmaatụ ===
Ntutu isi nne m na acha ocha
=== Mkpọpụta ===
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Mirah50-ntutu isi.wav]]
=== Olumba ===
Agiri isi (Owerri)
=== Ntụgharị n'asụsụ ọzọ ===
=== Bekee ===
[https://en.wiktionary.org/wiki/hair hair]
[[Òtù:aha]]
h0o54es9h3ql7yd0jrns7hhnifpfx7v
ntọọchị
0
2686
29077
18948
2026-04-24T12:17:30Z
Mirah50
948
/* Mkpoputa */ added audio pronunciation
29077
wikitext
text/x-wiki
'''Ntọọchị'''
=== Nkowa ===
Nke a bụ udịrị ihe nkiri egwuregwu maọbụ akụkọ nnụrụ na ntị nke na-akpa mmadụ ọchị mgbe obula.
=== Nkejiasusu ===
Áhà
=== Omumaatu ===
Naanị otu puku naira ka a ga-akwụ maka ibata bia lee ihe nkiri ntọọchị a
=== Mkpoputa ===
[[Usòrò:LL-Q33578 (ibo)-Oby Ezeilo-onye mkpaọchị.wav|thumb|left|ntoochi]]
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Mirah50-ntọọchị.wav]]
=== Olumba ===
=== Ntughari n'asusu ozo ===
=== Bekee ===
[https://en.wiktionary.org/wiki/comedy comedy]
[[Òtù:aha]]
fax2l9nyjy4fuxchvfdpyag2xl6kv8u
usoro mbara igwe
0
3034
29104
13728
2026-04-24T14:14:44Z
Mirah50
948
/* Mkpọpụta */ added audio pronunciation
29104
wikitext
text/x-wiki
[[Usòrò:Solar system Painting.jpg|thumb|Usoro mbara igwe]]
== Nkọwa ==
[[Usòrò:Heliocentric solar system.png|thumb|Ọnọdụ usoro mbara igwe]]
Usoro mbara igwe bu usoro anyanwụ na ihe nile na agba ya gburugburu si nwee ọnọdụ.
=== Nkejiasụsụ ===
Aha
=== Ọmụmaatụ ===
* Mmadu enweghi ike iji anya nkiti hu usoro mbara igwe.
* Onye matara ọnụọgụ mbara ala ma ọbu ụdị ụwa dị iche iche nke dị na usoro mbara igwe?
=== Mkpọpụta ===
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Mirah50-usoro mbara igwe.wav]]
=== Olumba ===
== Ntụgharị n'asụsụ ọzọ ==
=== Bekee ===
[[wiktionary:solar_system|Solar system]]
[[Òtù:aha]]
gf7rou9f26sw9uzlwjmdlhbb52r4fcw
ịntanetị nke ihe niile
0
3227
29099
14496
2026-04-24T14:03:33Z
Mirah50
948
/* Mkpọpụta */ added audio pronunciation
29099
wikitext
text/x-wiki
[[Usòrò:Internet of things signed by the author.jpg|thumb|Eserese na egosi ịntanetị nke ihe niile ]]
== Nkọwa ==
[[Usòrò:Approaches on Internet of Things Solutions Figure 3.png|thumb|ịntanetị nke ihe niile site na ekwenti]]
Teknụzụ ịntanetị nke ihe niile bụ mgbe ọtụtụ ijeri ngwaọru igwe kọmputa ụdị dị iche iche nke ụwa niile jikọtara na ịntanetị, na-achịkọta ma na-ekerịta ozi na data na-agwa onwe ha ihe na-eme na gburugburu ha nke na enyere ha aka ina arụ kọta ọrụ ọnụ agbanyeghị na ebe dị iche iche ha nọ.
=== Nkejiasụsụ ===
Aha
=== Ọmụmaatụ ===
* ịntanetị nke ihe niile na-eme ka ụgbọ ala m, ọnụ ụzọ ụlọ m, akarangwa eletrik na usekwu m nwee njikọ.
* Ajụjụ bụ ịntanetị nke ihe niile ọnwere ike ịrụ ọrụ ebe ọkụ eletrik na-adịghị ma ọbụ electrik na abia na apụ?
=== Mkpọpụta ===
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Mirah50-ịntanetị nke ihe niile.wav]]
=== Olumba ===
== Ntụgharị n'asụsụ ọzọ ==
=== Bekee ===
[[wiktionary:Internet_of_Things|Internet of Things]]
[[Òtù:aha]]
skwutxvifs6no14d3w8z40fk0imt26l
Ọba ego
0
3255
29126
14630
2026-04-25T09:00:38Z
Francisca Obianuju
1248
Added audio pronunciation
29126
wikitext
text/x-wiki
'''Ọba ego'''
=Nkọwa=
===Nkejiasụsụ===
Aha
===Ọmụmatụ===
===Mkpọpụta===
[[File:Ig-Ọba ego.ogg|thumbleft|Ig-Ọba ego]]
=Ntụgharị n'asụsụ ọzọ=
===Beeke===
[https://en.wiktionary.org/wiki/bank bank]
[[Òtù:Aha]]
bghp3q5nbuz48kj67nb9z8uhlvmunet
ọba mmanya
0
3341
29127
23545
2026-04-25T09:02:52Z
Francisca Obianuju
1248
Added audio pronunciation
29127
wikitext
text/x-wiki
'''Ọba mmanya'''
===Nkọwa===
Nke a bụ ana ere mmanya dị che iche nke na-aba n'anya
===Nkejiasụsụ===
Aha
===Ọmụmatụ===
K'anyi zukọọ n'ọba mmanya dị n'akụkụ ụlọ Emeka na mgbe uhuruchi
===Mkpọpụta===
[[File:Ig-ọba mmanya.ogg|thumbleft|Ig-ọba mmanya]]
===Olumba===
* Ebe ana ere mmaị (Arochukwu)
* ụlọ mmanya
===Ntụgharị n'asụsụ ọzọ===
====Beeke====
[https://www.ldoceonline.com/dictionary/bar Bar]
[[Òtù:Aha]]
shw2avvlb75lotykfa5pyyos2o2ufyv
ụlọ akụ
0
3527
29087
24957
2026-04-24T12:34:09Z
Mirah50
948
/* Mkpọpụta */ added audio pronunciation
29087
wikitext
text/x-wiki
<span style="font-size:x-large;"> '''Ụlọ akụ'''</span>
=Nkọwa=
# '''''Ụlo akụ''''' bụ ụlọ ọrụ ebe ndi mmadụ na edosa ego ma ọbụ ebiri ego.
# Ọ bụ kwa ebe ndi mmadụ na edose ihe ọbụla bara ụrụ.
# Ụfọdụ ihe ndi a na edose na Ụlo akụ bụ asambodo, Ọla edo, na ego
[[File:Zenith Bank Plc 2.jpg|thumb| Ụlo akụ Zenith]]
===Nkejịasụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
Edosara mụ ego na ulo akụ. Mama Nkech bịtara ego o jiri gbaa nkwu nwa ya n'ulo akụ.
=== Mkpọpụta ===
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Mirah50-ụlọ akụ.wav
]]
=== Olumba ===
=Ntụgharị n'asụsụ ọzọ=
===Bekee===
[https://en.wiktionary.org/wiki/bank Bank]
[[Òtù:aha]]
de2ksge500u80a4jthz60z2741inzpw
ụlọụka
0
3539
29085
23604
2026-04-24T12:32:13Z
Mirah50
948
/* Mkpọpụta */ added audio pronunciation
29085
wikitext
text/x-wiki
'''ụlọụka'''
[[File:Cathedral Church of Christ Marina, Lagos.jpg|thumb|Ụlọụka Cathedral Church of Christ, Marina, Lagos, Island]]
=Nkọwa=
Bụ ụlọ maọbụ ebe ndi otú okpukpere chi Kraịst na-ezukọ maka ofufe nro.
===Nkejiasụsụ===
aha
===Ọmụmaatụ===
E wuru ndị obodo a ụlọụka ọhụrụ
===Mkpọpụta===
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Mirah50-ụlọụka.wav]]
===Olumba===
nọụka
=Ntụgharị n'asụsụ ọzọ=
===Bekee===
[https://en.m.wiktionary.org/wiki/church church]
===French===
[https://www.larousse.fr/dictionnaires/francais/%C3%89glise/28023 église]
[[Òtù:aha]]
7d893bfddke3da9b402q7arek5u4tu3
ụta na akụ
0
3551
29084
15932
2026-04-24T12:30:26Z
Mirah50
948
/* Mkpọpụta */ added audio pronunciation
29084
wikitext
text/x-wiki
'''Ụta na akụ'''
===Nkọwa===
Nke a bụ ngwa agha ọnọ nso nwere akụrụngwa n'adọtị adọtị (ụta) na osisi ma ọ bụ igwe ogologo pịrị apị (akụ)
===Nkejiasụsụ===
Aha
===Ọmụmatụ===
Ndị agha mgbe ochie ji ụta na akụ lụọ agha nke ọma
===Mkpọpụta===
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Mirah50-ụta na akụ.wav]]
===Olumba===
Ụta
===Ntụgharị n'asụsụ ọzọ===
====Beeke====
Bow and arrow [https://en.wikipedia.org/wiki/Bow_and_arrow#:~:text=The%20bow%20and%20arrow%20is,a%20bowman%20or%20an%20archer. Bow and arrow ]
====French====
Arc et des flèches [https://www.collinsdictionary.com/dictionary/english-french/a-bow-and-arrows#:~:text=un%20arc%20et%20des%20fl%C3%A8ches arc et des flèches]
====German====
Pfeil und Bogen [https://en.bab.la/dictionary/german-english/pfeil-und-bogen Pfeil und Bogen]
[[Òtù:Aha]]
boyh0acp5850bbaq2vdow3edx99l636
ngọnarị ihu igwe
0
3920
29117
17761
2026-04-25T01:26:53Z
Francisca Obianuju
1248
Added audio pronunciation
29117
wikitext
text/x-wiki
==Nkọwa==
Ngọnarị ihu igwe bụ enweghị nkweta na onwere ihe dị ka mgbanwe ihu igwe ma ọ bụkwanụ̀ na ụfọdụ Mgbanwe enwegasịrị bụ mmadụ kpatara ya.
===Nkejiasụsụ===
Aha
===Ọmụmatụ===
Nnam so na ndị ngọnarị ihu igwe n'ihe okweghi na mmadụ nwere ike imebi ihu igwe.
===Mkpọpụta===
[[File:Ig-ngọnarị ihu igwe.ogg|thumbleft|Ig-ngọnarị ihu igwe]]
===Olumba===
==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ==
===Bekee===
[https://en.wiktionary.org/wiki/climate%20denialism climate denialism]
[[Òtù: Mgbanwe ihu igwe]]
[[Òtù:Aha]]
[[Òtù:Ikike gburugburu ebe obibi]]
[[Òtù: Ikike mmadu]]
lx6g8rq2okswjzqcx93e25wi0z12mf8
mmetọ mmiri
0
3926
29074
25341
2026-04-24T12:09:34Z
Francisca Obianuju
1248
Added audio pronunciation
29074
wikitext
text/x-wiki
[[Usòrò:Canal-pollution.jpg|thumb|mmebi mmiri ]]
==NKỌWA==
Nke a pụtara imebi maọbụ I meto mmiri site na ị kpọnye ahịhịa, itinye ngwongwo na ụmụ ihe dị ọzọ na mmiri nke ga-eme ka mmiri ahụ gharazi ị dị mma maka ọṅụṅụ, ịsa ahụ na ime ihe ndị ọzọ
Mmiri a na ekwu maka ya bụ Orimiri na ụmụ obere mmiri ndị ọzọ dị iche iche na eru eru dịka mmiri ani, kisa, Nkisi, nwangele DGZ
===NKEJIASỤSỤ===
Aha
===OMUMATU===
Ọ bụ mmadụ na-ebute immebi mmiri site na ikponye ahịhịa, ịtụnye ngwongwo na ụmụ ihe ndị ọzọ na mmiri.
===OLUMBA===
Imebi mmiri
Imebisi mmiri
===MKPOPUTA===
[[File:Ig-mmetọ mmiri.ogg|thumbleft|Ig-mmetọ mmiri]]
==NTUGHARI N' ASỤSỤ ỌZỌ==
===Bekee===
[https://en.wiktionary.org/wiki/water%20pollution water pollution]
[[Òtù:Aha]]
[[Òtù: Ikike gburugburu ebe obibi]]
[[Òtù: Ikike mmadu]]
[[Otú:aha]]
2pyeeqinmvodberzpk0emmazroo5n3i
mmebi ala
0
3983
29091
25332
2026-04-24T12:44:54Z
Francisca Obianuju
1248
Added audio pronunciation
29091
wikitext
text/x-wiki
[[File:Walking Tree at Lookout Point at Grand Canyon of the Yellowstone.jpg|thumb|Osisi ọkụkụ mmebi ala ekweghi mee nke ọma ]]
==Nkọwa==
Nke a bụ mgbe enwere Mbelata na adimike nke aja akụmakụ, mmiri ma ọ bụ ihe ọkụkụ nke omume mmadụ kpatara.
* Mgbe mmetụta ihe mmadụ n'emegasị na gburugburu ebe obibi mere ka Ụmụ ihe bayofisịkal belata iwepụta ezi nri ma ọ uru.
===Nkejiasụsụ===
Aha
===Ọmụmatụ===
Omume mmadụ akpata mmebi ala.
===Mkpọpụta===
[[File:Ig-mmebi ala.ogg|thumbleft|Ig-mmebi ala]]
===Olumba===
==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ==
===Bekee===
[https://en.wiktionary.org/wiki/land_degradation land_degradation]
'''Gukwuo na Wikipedia Bekee'''
[https://en.wikipedia.org/wiki/Land_degradation Land degradation ]
[[Òtù:Aha]]
[[Òtù: Ikike gburugburu ebe obibi]]
[[Otú:aha]]
ockxddvskyqcxrh46sne75i54w3asxj
ngalaba sayensi
0
4049
29075
24918
2026-04-24T12:12:13Z
Francisca Obianuju
1248
Added audio pronunciation
29075
wikitext
text/x-wiki
==Nkowa==
Ngalaba Sayensi so na ngalaba abuo putara ihe n'agumakwukwo. Subjeeti ndi putara ihe a n'amu na ngalaba a gunyere Fiziisi, Kemistri na Baioloji. Ngalaba nke ozo ya na ngalaba a n'agako bu ngalaba Aatì.
===Nkejiasusu===
Aha
===Omumaatu===
Ngalaba Sayensi di omimi nke ukwuu.
===Mkpoputa===
[[File:Ig-ngalaba sayensi.ogg|thumbleft|Ig-ngalaba sayensi]]
[[Category:Aha]]
[[Category: Nkọwa okwu]]
===Olumba===
==Ntughari n'asusu ozo==
==Bekee==
The Sciences
avp2drwnvffq3yo48t1qp890ymdydxo
oba akwukwo
0
4096
29119
24313
2026-04-25T01:33:15Z
Francisca Obianuju
1248
Added audio pronunciation
29119
wikitext
text/x-wiki
== Nkowa ==
Oba akwukwo bu ebe a na-edosa akwukwo digasi iche iche, nke bu, onye choo, O bia were guo, dowekwa.
[[File:Bibliotecaestantes.jpg|thumb|Bibliotecaestantes]]
=== Nkejiasusu ===
Áhà
=== Omumaatu ===
Áhà Oba akwukwo Mahadum Nnamdi Azikiwe bu Oba Akwukwo Okammuta Festus Aghagbo Nwako
===Mkpoputa===
[[File:Ig-oba akwukwo.ogg|thumbleft|Ig-oba akwukwo]]
=== Olumba ===
Obeekwukwo (Ebonyi)
=== Ntughari n'asusu ozo ===
== French ==
[https://fr.wikipedia.org/wiki/Librairie Librairie]
== Bekee ==
[https://en.wiktionary.org/wiki/library library]
[[Òtù:Aha]]
72u7wc663hfu62vyksag3vm3a7ymduz
onye ozuzu efi
0
4141
29122
28721
2026-04-25T01:41:40Z
Francisca Obianuju
1248
Added audio pronunciation
29122
wikitext
text/x-wiki
'''Ónyé Ozuzu Éfí'''
=== Nkowa ===
Ónyé órú ya bu ilekota umu námà (efi), idughari ha na-aga ebe niile di iche iche ahihia ndu di.
=== Nkejiasụsụ ===
Áhà
=== Omumaatu ===
Ndi ohi efi agbagbuola onye ozuzu efi ahu.
===Mkpoputa===
[[File:Ig-onye ozuzu efi.ogg|thumbleft|Ig-onye ozuzu efi]]
=== Olumba ===
Ónyé ozuzu nama (Abia, Imo)
=== Ntughari n'asusu ozo ===
=== Bekee ===
[https://en.wiktionary.org/wiki/herder herder]
[https://en.wiktionary.org/wiki/herdsman herdsman]
[[Category:Aha]]
[[Otú:Ọrụ]]
l0mqisp6h1kyfdzv35miehz32v0dsp5
Mkpofu n'ezighị ezí
0
4175
29093
25273
2026-04-24T12:51:14Z
Francisca Obianuju
1248
Added audio pronunciation
29093
wikitext
text/x-wiki
[[File:Littering in Stockholm.jpg|thumb|mkpofu n'ezighị ezí ]]
==Nkọwa==
Nke a bụ iwụsa ihe mejupụtara ihe mkpofu ndị a tụfuru na-ezighi ezi, n'ebe na-adịghị mma na ebe Iwu akwadoghi.
===Nkejiasụsụ===
Aha
===Ọmụmatụ===
Mkpofu n'ezighị ezí n'ebute mmeto ebe obibi.
===Mkpọpụta===
[[File:Ig-Mkpofu n'ezighị ezí.ogg|thumbleft|Ig-Mkpofu n'ezighị ezí]]
===Olumba===
==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ==
===Bekee===
[https://en.wikipedia.org/wiki/Litter Litter]
[[Òtù:Aha]]
[[Otú:aha]]
[[Otú:Ikike gburugburu ebe obibi]]
[[Otú:Ikike mmadu]]
hgw9w846ew3moeo2iiuvhfwi8facwhj
mmetọ osimiri
0
4178
29086
25330
2026-04-24T12:32:46Z
Francisca Obianuju
1248
Added audio pronunciation
29086
wikitext
text/x-wiki
==Nkọwa==
Nke a bụ ụdị mmeto nke nkesa mkpofu plastik ebe n'ezighị ezí nke nwere ike ga na osimiri ma bute mmekpa ahụ nye ụmụ anụmanụ nke osimiri. Ọ bụkwa mgbe ihe mmadụ ji bie ndụ banyere na mmiri ma ghọọ ihe Mmekpahụ nye ihe ndị bi na osimiri.
===Nkejiasụsụ===
Aha
===Ọmụmatụ===
Mkpofu roba ebe n'ezighị ezí n'ebute mmeto osimiri
===Mkpọpụta===
[[File:Ig-mmetọ osimiri.ogg|thumbleft|Ig-mmetọ osimiri]]
===Olumba===
==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ==
===Bekee===
[https://en.wikipedia.org/wiki/Marine%20pollution Marine pollution]
[[Òtù:Aha]]
[[Otú:Ikike gburugburu ebe obibi]]
[[Otú:aha]]
[[Otú:Ikike mmadu]]
dgbkvca2wjmb1w8r2qbh8b5t539limq
nkari ọnụọgụgụ mmadụ
0
4239
29082
24942
2026-04-24T12:26:07Z
Francisca Obianuju
1248
Added audio pronunciation
29082
wikitext
text/x-wiki
'''nkari ọnụọgụgụ mmadụ'''
==Nkọwa==
Nke a na-egosi nkárí ọnụọgụgụ mmadụ
===Nkejiasụsụ===
Mkpoaha
===Ọmụmatụ===
E nwere nkárí mmadụ n'ogbako ahụ
===Mkpọpụta===
[[File:Ig-nkari ọnụọgụgụ mmadụ.ogg|thumbleft|Ig-nkari ọnụọgụgụ mmadụ]]
===Olumba===
Nkasi ọnụọgụgụ mmadụ
==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ==
===Bekee===
[https://en.wikipedia.org/wiki/Human_overpopulation Human_overpopulation]
[[Category:Aha]]
[[Category: Nkọwa okwu]]
io599jbt3b2jgyqlakqqze5yw6jeqi6
Nchekwa nri na-aga n'ihu
0
4615
29072
20889
2026-04-24T12:04:24Z
Francisca Obianuju
1248
Added audio pronunciation
29072
wikitext
text/x-wiki
[[File:Keya Wakpala Garden's, Mission, SD 2019 (49721534596).jpg|thumb|Keya Wakpala Garden's, Mission, SD 2019 (49721534596)|thumb|áká_èkpè|Nchekwa nri na-aga n'ihu ]]
'''Nchekwa nri na-aga n'ihu'''
==Nkọwa==
Nchekwa nri na-aga n'ihu bụ usoro nri nke ndị na-emepụta, na-ekesa ma na-eri nri na-ejikwa usoro na atumatu nke mmepụta na nkesa nri.
===Nkeji asụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
* Onye nkuzi anyị kụziri anyị maka nchekwa nri na-aga n' ihu
===Mkpọpụta===
[[File:Ig-Nchekwa nri na-aga n'ihu.ogg|thumbleft|Ig-Nchekwa nri na-aga n'ihu]]
===Olundi===
==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ==
===Bekee===
*[https://en.wikipedia.org/wiki/ Food sovereignty] na Wikipedia Bekee
[[Òtù:Aha]]
[[Òtù: Nhazi Nri]]
b7dlnkwparu7aonbr4e5cddbkh057uq
Akpịrị
0
4898
29073
23177
2026-04-24T12:05:50Z
Mirah50
948
/* Mkpọpụta */ added audio pronunciation
29073
wikitext
text/x-wiki
===Nkọwa===
Akpịrị bụ oghere nke sitere na ọnụ mmadụ, nke na-arụ ọrụ dị ka ụzọ ikuku sị abanye na ngụgụ nakwa nri, mmiri na ihe ndị ọzọ.
===Nkejiasụsụ ===
Aha
===Ọmụmaatụ ===
Akpịrị na akpọm nkụ biko nyem mmiri kam ṅụọ.
===Mkpọpụta===
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Mirah50-akpịrị.wav]]
===Olumba ===
=== Ntụgharị na asụsụ ọzọ ===
===Bekee ===
Throat
9467xklwun2wc024flpivtzbagatdub
Nchebe onwe
0
4901
29114
24419
2026-04-25T01:14:58Z
Francisca Obianuju
1248
Added audio pronunciation
29114
wikitext
text/x-wiki
==Nkọwa==
Nchekwa onwe bụ uzọ mmadụ si echebe onwe ya pụọ na mmerụ ahụ ma ọ bụ ihe egwu, ọ kachasị mgbe mmadụ na-achọ imerụ ya ahụ.
===Nkejiasụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
Nchebe onwe n'eme ka mmadụ gbanarị mmekpa ahụ
===Mkpọpụta===
[[File:Ig-Nchebe onwe.ogg|thumbleft|Ig-Nchebe onwe]]
===Olundi===
Nchedo onwe
==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ==
===Bekee===
[https://en.wiktionary.org/wiki/self-defense#English Self defense]
[https://en.wikipedia.org/wiki/Self-defense Self defense]
[[Category:Aha]]
8ih4msu1jxzhua6t7a48z82xk2uve3z
nkpuchi
0
4912
29078
23357
2026-04-24T12:19:02Z
Francisca Obianuju
1248
Added audio pronunciation
29078
wikitext
text/x-wiki
'''nkpuchi'''
== Nkọwa ==
Ihe eji ekpuchi ma ọ bụ chekwa ihe ọzọ.
=== Nkejịasụsụ ===
Aha
=== Ọmụmaatụ ===
* Nkpuchi ihu bụ ihe eji echebe onwe pụọ na ọrịa.
=== Mkpọpụta ===
/ŋkpùtʃì/
[[File:Ig-nkpuchi.ogg|thumbleft|Ig-nkpuchi]]
=== Ọrụmba ===
[[Category:Aha]]
== Ntụghari n' Asụsụ Ọzọ ==
=== Bekee ===
[[https://en.wiktionary.org/wiki/cover]Cover]
63u1h2ik4oufgtn2r5fecglab4csok2
mkpuchi ahụike
0
4914
29094
23468
2026-04-24T12:54:00Z
Francisca Obianuju
1248
Added audio pronunciation
29094
wikitext
text/x-wiki
== Nkọwa ==
mkpuchi ahụike bụ mkpuchi megide ịkpata mmefu ahụike n'etiti ndị mmadụ n'otu n'otu.
=== Nkejiasụsụ ===
Aha
=== Ọmumaatụ ===
Ejiri m mkpuchi ahụike maka nchekwa m
=== Mkpọpụta ===
[[File:Ig-mkpuchi ahụike.ogg|thumbleft|Ig-mkpuchi ahụike]]
=== Olumba ===
mkpuchi ahụisike {Anambra}
== Ntughari n' asụsụ ọzọ ==
== Bekee ==
[https://en.wiktionary.org/wiki/health_insurance Health insurance]
[[Òtù:Aha]]
t5ifimekor4xonna1eupoe4afpj7ydd
ndumodu
0
4932
29116
23390
2026-04-25T01:23:08Z
Francisca Obianuju
1248
Added audio pronunciation
29116
wikitext
text/x-wiki
'''ndụmọdụ'''
== Nkọwa ==
Okwu ma ọ bụ ndụzi a na-enye mmadụ iji nyere ya aka ime mkpebi ma ọ bụ rụọ ọrụ n'ụzọ ziri ezi.
=== Nkejịasụsụ ===
Aha
=== Ọmụmaatụ ===
* Ndị okenye nyere ya ndụmọdụ ka ọ ghara ịhapụ ụlọ akwụkwọ.
* Nrụgide nke ndụ mere ka o chọọ ndụmọdụ n’aka ndị enyi ya.
=== Mkpọpụta ===
/nd̪ʊ́mɔ́d̪ʊ̀/
[[File:Ig-ndumodu.ogg|thumbleft|Ig-ndumodu]]
=== Ọrụmba ===
[[Category:Aha]]
== Ntụghari n' Asụsụ Ọzọ ==
=== Bekee ===
[[https://en.wiktionary.org/wiki/advice advice]]
hohakjfunp7capb3ypixqg4l9zupt0c
okpukpu isi
0
4963
29120
23440
2026-04-25T01:35:33Z
Francisca Obianuju
1248
Added audio pronunciation
29120
wikitext
text/x-wiki
'''ọkpụkpụ isi'''
== Nkọwa ==
Okpokoro siri ike nke na-ekpuchi isi mmadụ ma ọ bụ anụmanụ.
=== Nkejịasụsụ ===
Aha
=== Ọmụmaatụ ===
* Ihe mberede ahụ merụrụ ya n’ọkpụkpụ isi.
* Ọkpụkpụ isi na-echebe ụbụrụ.
=== Mkpọpụta ===
/ɔ̀kpʊ̀kpʊ̀ ísì/
[[File:Ig-ọkpụkpụ isi.ogg|thumbleft|Ig-ọkpụkpụ isi]]
=== Ọrụmba ===
[[Category:Aha]]
== Ntụghari n' Asụsụ Ọzọ ==
=== Bekee ===
[[https://en.wiktionary.org/wiki/skull skull]]
4co57fjgtiavgnupe9rw60fn3xy3tlg
Ndezigharị nke Mbụ
0
4967
29115
23444
2026-04-25T01:20:02Z
Francisca Obianuju
1248
Added audio pronunciation
29115
wikitext
text/x-wiki
==Nkọwa==
Ndezigharị nke Mbụ bụ mmezigharị nke Iwu US nke machibidoro iwu ọ bụla na-amachi nnwere onwe n'ihe gbasara okpukpere chi, nkwupụta okwu, nzuko udo, ma ọ bụ ikike ụmụ amaala ịrịọ gọọmentị arịrịọ.
===Nkejịasụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
Odee ahụ na-arụ ụka na ndezigharị nke Mbụ na-echekwa mbipụta akwụkwọ ya.
===Mkpọpụta===
[[File:Ig-Ndezigharị nke Mbụ.ogg|thumbleft|Ig-Ndezigharị nke Mbụ]]
===Olundi===
Ndegharị nke izizi {Anambra}
==Ntụghari n’asụsụ ọzọ==
===Bekee===
[https://en.m.wiktionary.org/wiki/First_Amendment First Amendment]
[[Òtù:Aha]]
5ntk121xf1tv70awzmx1vl0y0d5349f
mmiri oyi
0
4969
29080
23448
2026-04-24T12:22:59Z
Francisca Obianuju
1248
Added audio pronunciation
29080
wikitext
text/x-wiki
'''mmiri oyi'''
== Nkọwa ==
Mmiri nke dị oyi nke a na-aṅụ ma ọ bụ jiri saa ahụ.
=== Nkejịasụsụ ===
Aha
=== Ọmụmaatụ ===
* O ji '''mmiri oyi''' mee ka ahụ ya jụọ oyi.
* A na-enye ndị ọbịa '''mmiri oyi''' n’oge ọkọchị.
=== Mkpọpụta ===
/mːiɾi ɔ́ji/
[[File:Ig-mmiri oyi.ogg|thumbleft|Ig-mmiri oyi]]
=== Ọrụmba ===
[[Category:Aha]]
== Ntụghari n' Asụsụ Ọzọ ==
=== Bekee ===
[[:en:cold water|cold water]]
giu7eotcwhfyokqqqz0xbi2gukg3ofs
mmiri ututu
0
4991
29083
23492
2026-04-24T12:29:17Z
Francisca Obianuju
1248
Added audio pronunciation
29083
wikitext
text/x-wiki
'''mmiri ụtụtụ'''
== Nkọwa ==
Mmiri nta nke na-apụta n’elu ahịhịa n’oge ụtụtụ.
=== Nkejịasụsụ ===
Aha
=== Ọmụmaatụ ===
* Ahịhịa ahụ jupụtara na '''mmiri ụtụtụ'''.
* Ọ kpọrọ ọsọ n’ubi n’agbanyeghị na '''mmiri ụtụtụ''' dị.
=== Mkpọpụta ===
/mːiɾi ʊtʊtʊ/
[[File:Ig-mmiri ụtụtụ.ogg|thumbleft|Ig-mmiri ụtụtụ]]
=== Ọrụmba ===
[[Category:Aha]]
== Ntụghari n' Asụsụ Ọzọ ==
=== Bekee ===
[http://%5B%5Bhttps://www.collinsdictionary.com/dictionary/english/morning-dew%5D%5D [[https://www.collinsdictionary.com/dictionary/english/morning-dew<nowiki>]]</nowiki>]
bn9z99p0dq2nhks63qd1hzkm7enml4f
Onye na-emegbu ụmụaka
0
5109
29123
23973
2026-04-25T01:46:18Z
Francisca Obianuju
1248
Added audio pronunciation
29123
wikitext
text/x-wiki
==Nkọwa==
Onye na-emegbu ụmụaka bụ onye na-emerụ nwata ahụ́ site n’ịkụ ya ihe,ime ka ọ daa mba,ị merụ ya ahụ́,ya na nwata ahụ inwe mmekọahụ, ma ọ bụ site n’ileghara nwata ahụ anya.
===Nkejịasụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
Nwoke ahụ na-emegbu ụmụaka a gala ụlọ mkpọrọ.
===Mkpọpụta===
[[File:Ig-Onye na-emegbu ụmụaka.ogg|thumbleft|Ig-Onye na-emegbu ụmụaka]]
===Olundi===
Onye nmegbu ụmụntakịrị
==Ntụghari n’asụsụ ọzọ==
===Bekee===
[https://en.m.wiktionary.org/wiki/child_abuser child abuser]
[[Òtù:Aha]]
d94hy27i76gj0tf20nh9xqog5y7vmgc
vidio
0
5114
29128
24088
2026-04-25T09:06:19Z
Francisca Obianuju
1248
Added audio pronunciation
29128
wikitext
text/x-wiki
'''vidio'''
== Nkọwa ==
Ihe onyonyo na-apụta na ihuenyo nke na-akpụgharị ma na-emegharị ụda.
=== Nkejiasụsụ ===
Aha
=== Ọmụmaatụ ===
* Ha leere '''vidio''' ọhụrụ n’YouTube.
* Onye nkuzi jiri '''vidio''' kọwaa ihe ọmụmụ.
=== Mkpọpụta ===
/vidio/
[[File:Ig-vidio.ogg|thumbleft|Ig-vidio]]
=== Ọrụmba ===
[[Category:Aha]]
[[Category:Ngwaọrụ]]
== Ntụghari n' Asụsụ Ọzọ ==
=== Bekee ===
[[https://en.wiktionary.org/wiki/video VIDEO]]
2jxjtaztormzv5xqsexqrkuxvyzhceh
Ịbụ onye amaala
0
5339
29125
24815
2026-04-25T08:57:43Z
Francisca Obianuju
1248
Added audio pronunciation
29125
wikitext
text/x-wiki
==Nkọwa==
Ịbụ onye amaala bụ ọnọdụ iwu na njikọ dị n'etiti mmadụ na obodo ma ọ bụ steeti. Ịbụ onye amaala pụtara na ị nwere ikike ibi na obodo ahụ, ịkpọọ òkù na ntuli aka, ịrụ ọrụ, inweta nchebe site n'aka gọọmenti, na i nweta uru ndị ọzọ nke obodo ahụ.
===Nkejịasụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
Ịbụ onye amaala na-enye mmadụ ụfọdụ ikike, uru, na ọrụ n’ime obodo ahụ ọ bụ nwa amaala ya.
===Mkpọpụta===
[[File:Ig-Ịbụ onye amaala.ogg|thumbleft|Ig-Ịbụ onye amaala]]
===Olundi===
ịbụ onye obodo
==Ntụghari n’asụsụ ọzọ==
===Bekee===
[https://en.m.wiktionary.org/wiki/citizenship citizenship]
[https://en.wikipedia.org/wiki/Citizenship Citizenship]
[[Òtù:Aha]]
i0aveki4dxwiraz4iry68vap5bm0woc
ndi iro
0
5578
29076
27327
2026-04-24T12:15:37Z
Francisca Obianuju
1248
Added audio pronunciation
29076
wikitext
text/x-wiki
'''Ndi iro'''
==Nkọwa==
Nke a bụ okwu igbo na-akọwa maka ndị na-emegide, na-enwe mmetụta ịkpọasị, na-emegide ọdịmma nke, ma ọ bụ na-achọ imerụ onye ọzọ ahụ.
===Nkejiasusu===
Aha
===Ọmụmaatụ===
#Ndị uwe ojii ogidi la ndi iro Obodo Aba
#Emeka na Nnamdi bụ ndi iro ama ama na ógbè a
===Mkpọpụta===
[[File:Ig-Ndi iro.ogg|thumbleft|Ig-Ndi iro]]
===Olumba===
==Ntụgharị n'asụsụ==
===Bekee===
[https://en.wiktionary.org/wiki/enemies Enemies]
[[Category:Aha]]
6vn7qycie2a6q4pioy2mhpr02xwkmgh
ugonabo
0
5645
29124
27315
2026-04-25T08:46:27Z
Francisca Obianuju
1248
Added audio pronunciation
29124
wikitext
text/x-wiki
'''Ugonabọ'''
==Nkọwa==
Nke a bu okwu igbo na-akọwa aha ana etu onye. Ugonabo sitere na ugo, nke na-akọwa oke nnunu di ebube.
===Nkejiasusu===
Aha
===Ọmụmaatụ===
#Ugonabo nwanne m, ibu oke mmadu
#Aha ọchịchị ya bu Ugonabo
===Mkpọpụta===
[[File:Ig-Ugonabọ.ogg|thumbleft|Ig-Ugonabọ]]
===olumba===
==Ntụgharị n'asụsụ==
===Bekee===
[https://en.wiktionary.org/wiki/eagle/ great eagle]
[[Category:Aha]]
fjlvu3now42sjkeyqe28y4om1k1mlsv
Mmanụ Nsọ
0
5702
29090
27296
2026-04-24T12:42:14Z
Francisca Obianuju
1248
Added audio pronunciation
29090
wikitext
text/x-wiki
'''Mmanụ Nsọ'''
=== Nkọwa ===
Nke a bụ mmanụ sacramental a n’ete mmadụ.
===Nkejiasụsụ===
Aha
===Ọmụmatụ===
Ụkọchụkwụ anyi tere m mmanụ nsọ n’ụlọ ụka.
===Mkpọpụta===
[[File:Ig-Mmanụ Nsọ.ogg|thumbleft|Ig-Mmanụ Nsọ]]
===Ọlụmba===
=== Ntụgharị n' asụsụ ọzọ ===
==Bekee==
[https://en.wiktionary.org/wiki/anointing_oil Anointing oil]
[[Category:Aha]]
[[Category:Wiki for Catholic Youths]]
pic8m86omh1d2aoc8dgt6r8n90enkjm
Obe Jisus
0
5714
29121
26902
2026-04-25T01:38:18Z
Francisca Obianuju
1248
Added audio pronunciation
29121
wikitext
text/x-wiki
'''Obe Jisus'''
[[File:Maria Scharten - Kruzifix 1.jpg|thumb|Maria Scharten - Kruzifix 1]]
===Nkọwa===
Nke a bụ obe bu oyiyi jizos.
===Nkejiasụsụ===
Aha
===Ọmụmatụ===
Ndi ụka nwere obe jisus n’ụlọ ụka
===Mkpọpụta===
[[File:Ig-Obe Jisus.ogg|thumbleft|Ig-Obe Jisus]]
===Ọlụmba===
=== Ntụgharị n' asụsụ ọzọ ===
==Bekee==
[https://en.wiktionary.org/wiki/crucifix Crucifix]
[[Category:Aha]]
[[Category:Wiki for Catholic Youths]]
li98wb421a4mp4aibynam6qla3lkoeg
ọchịchịotuonye
0
6198
29095
2026-04-24T13:43:57Z
Mirah50
948
Created this page
29095
wikitext
text/x-wiki
== Nkọwa ==
ọchịchịotuonye bụ ụdị ọchịchị ebe otu onye nwere ike niile ma na-eme mkpebi n'achọghị nkwenye n'aka ndị ọzọ.
=== Nkejiasụsụ ===
Aha
=== Ọmumaatụ ===
ụdị ọchịchị dị na North Korea bụ ọchịchịotuonye.
=== Mkpọpụta ===
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Mirah50-ọchịchịotuonye.wav]]
=== Olumba ===
== Ntụgharị n'asụsụ ọzọ ==
===Bekee===
[https://en.wiktionary.org/wiki/autocracy autocracy]
[[Òtù:aha]]
70t3ujeihfss7j14w9lc3mvuqxtss6c
ọchịchịeze
0
6199
29096
2026-04-24T13:55:38Z
Mirah50
948
Created this page
29096
wikitext
text/x-wiki
== Nkọwa ==
ọchịchịeze bụ ụdị ọchịchị ebe eze ma ọ bụ lolo na-achị obodo.
=== Nkejiasụsụ ===
Aha
=== Ọmumaatụ ===
ụdị ọchịchị dị na United Kingdom bụ ọchịchịeze
=== Mkpọpụta ===
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Mirah50-ọchịchịeze.wav
]]
=== Olumba ===
== Ntụgharị n'asụsụ ọzọ ==
===Bekee===
[https://en.wiktionary.org/wiki/monarchy monarchy]
[[Òtù:aha]]
sajp1g9wijtvrgi1gsdi6zjz0hibnpn
kem̀gbè
0
6200
29132
2026-04-25T11:52:28Z
Nachi kim
1137
Added a new pagr
29132
wikitext
text/x-wiki
'''kem̀gbè'''
=== Nkọwa ===
Bu chere ihe ma ọ bụ mmadu ruo oge teera aka
=== Nkejiasụsụ ===
Nkwupụta mkpu
=== Ọmụmaatụ ===
Anyị bịara kemgbe ụtụtụ.
=== Mkpọpụta ===
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Nachi kim-kem̀gbè.wav]]
=== Ntụgharị n'asụsụ ọzọ ===
===Bekee===
[[#English|Long time]]
enf839l52gt5z5j2enqlxuqhorhuk15