Wiktionary igwiktionary https://ig.wiktionary.org/wiki/Ihu_mb%E1%BB%A5 MediaWiki 1.46.0-wmf.24 case-sensitive Midia Ọpụrụiche Ńkàtá Ojiarụ Ńkàtá ojiarụ Wiktionary Ńkàtá Wiktionary Faịlụ Ńkàtá faịlụ MidiaWiki Ńkàtá MidiaWiki Templeeti Ńkàtá templeeti Enyemaka Ńkàtá enyemaka Otú Ńkàtá otú TimedText TimedText talk Module Module talk Event Event talk Aka Ọrụ 0 103 29622 26849 2026-04-26T14:02:11Z Iwuala Judith Chinenyenwa 1027 /* Mkpọpụta */ 29622 wikitext text/x-wiki '''Aka Ọrụ''' ==Nkọwa== Nke a bụ ihe mmadụ n'eme ejiri mara ya, dika ọrụ ugbo, izuuahịa,ire ahaị wdg. [[File:Hand Work Town Iringa.jpg|thumb|Hand_Work_Town_Iringa]] ===Nkejịasụsu=== Aha ===Ọmụmaatụ=== Ndi mmadụ kwesiri inwe ezigbo aka ọrụ maka inyere onwe ha n'kwa obodo aka ===[[File:LL-Q33578 (ibo)-Iwuala Judith Chinenyenwa-Aka ọrụ.wav]]=== ===Olumba=== ==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== [https://en.wiktionary.org/wiki/handwork handwork] [[Òtù:aha]] qhzvj9hp5y70ahuaol32dj9qdxyvry0 Amuma mmịrị 0 193 29623 16520 2026-04-26T14:03:22Z Iwuala Judith Chinenyenwa 1027 /* Mkpọpụta */ 29623 wikitext text/x-wiki == Nkọwa == Ọkụ na-enwu si ike dị ka ọkụ eletrik nke sitere na égbè eluigwe na aga zam zam [[Usòrò:Lightning Pritzerbe 01 (MK).jpg|thumb|Amuma mmiri]] === Nkejiasụsụ === Aha === Ọmụmaatụ === * Amuma mmịrị gbara were gbajie nnukwu osisi nke ahụ kpọrọ nkụ * Biko, anọla n'èzí mgbe amụma mmịrị na agba === [[File:LL-Q33578 (ibo)-Iwuala Judith Chinenyenwa-Amụma mmiri.wav]] === === Olumba === == Ntụgharị n'asụsụ ọzọ == === Bekee === [[wiktionary:lightning|Lightning]] === French === [https://fr.wiktionary.org/wiki/foudre Foudre] === German === [https://de.wiktionary.org/wiki/blitz Blitz] === Spanish === [https://es.wiktionary.org/wiki/rel%C3%A1mpago Relámpago] [[Òtù:aha]] s1sph51lnoxqg4b7w7kn4ft234jdzix Ibu 0 629 29650 22530 2026-04-27T05:05:58Z Confidence24 1244 /* Mkpọpụta */ added audio pronunciation 29650 wikitext text/x-wiki """Ibu""" ===Nkọwa=== Ibu bụ ihe ọbụla dị arọ nke mmadụ bu. Ejikwa ụgbọ ala, ụgbọ elu, ụgbọ mmiri nakwa anụmanụ ebu ibu. ===Nkeji Asụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== Ibu nwatakịrị a bu n'isi ya dị arọ. ===Mkpọpụta=== Íbú [[ File:LL-Q33578 (ibo)-Confidence24-Ibu.wav]] ===Olumba=== Ivu ===Ntụgharị=== ===Bekee=== Load https://en.m.wiktionary.org/wiki/load ===Category=== [[Òtù:wiki loves names]] tf1o1v01evsx7c201xaioh7cecl5r3n Idide 0 638 29634 2493 2026-04-26T19:42:15Z Lezechima404 952 /* Mkpọpụta */ 29634 wikitext text/x-wiki '''idide''' ===Nkọwa=== Nke a bụ ụdiri okpo na-ebi n'ime ala. [[Usòrò:Regenwurm1.jpg|thumb|right|idide]] [[Usòrò:Earthworm 4.jpg|thumb|right|alt=Idide|Idide]] ===NKejịasụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== idide na-arighari n'ilo ===Mkpọpụta=== [[File:LL-Q33578 (ibo)-Lezechima404-Idide.wav]] ===Olumba=== =Ntụghari n'asụsụ ọzọ= ===Bekee=== [[https://en.wiktionary.org/wiki/earthworm earthworm]] [[Òtù:aha]] 2nkfa4ez77oyflkxlzhhy12se7ch3t7 Ikpọasị 0 727 29627 16734 2026-04-26T14:08:55Z Iwuala Judith Chinenyenwa 1027 /* Mkpọpụta */ 29627 wikitext text/x-wiki ''' Ikpoasi ''' ===Nkọwa=== Enweghị mmasị ebe mmadụ nọ maọbụ ihe dị, ụdi enweghi mmasị na-ebute ekworo, iwe na anya ụfụ tụmadi ebe mmadụ nọ ===Nkejiasụsụ=== aha ===Ọmụmaatụ=== Anyi kpọrọ ọmụmụ mgbakọ na nwepụ asị ===[[File:LL-Q33578 (ibo)-Iwuala Judith Chinenyenwa-Ikpọasị.wav]]=== ===Olumba=== =Ntụghari n'asụsụ ọzọ= ===Bekee=== [https://en.wiktionary.org/wiki/hatred hatred] [[Òtù:aha]] 0hk5zi5dpglw1mqueoxp7pu6cf9igwu Mkpezi 0 922 29635 3622 2026-04-26T19:45:50Z Lezechima404 952 /* Mkpọpụta */ 29635 wikitext text/x-wiki '''mkpezi''' =Nkọwa= '''Mkpezi''' bụ usoro esi emezi ma ọbụ edozi esemokwu ===Nkejịasụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== Okeke na Nwunye ya ekpeziela ===Mkpọpụta=== [[File:LL-Q33578 (ibo)-Lezechima404-Mkpezi.wav|mkpezi]] ===Olumba=== Ekpezi =Ntụghar n'asụsụ ọzọ= Bekee [https://en.wiktionary.org/wiki/reconciliation reconciliation] [[Òtù:aha]] 3ezvv3rbi72bmv9kkfej6ljg8v2vwgf Mmụọ 0 974 29641 3892 2026-04-26T21:59:14Z Chigozirim2005 1250 /* Mkpọpụta */ 29641 wikitext text/x-wiki '''[https://upload.wikimedia.org/wikipedia/commons/4/49/Ig-mmuo.ogg Mmụọ]''' =Nkowa= Otu n'ime ihe ejiri mara mmadụ nke gbasara uche ya. Uche mmadụ ma mgbe ọ dị ndụ maọbụ mgbe ọ nwụrụ anwụ. ===Nkejiasụsụ=== aha ===Ọmụmaatụ=== onye isi-ala akwalitela mmụọ ndi ọrụ ya site n'ịkwụ ha ụgwọ ọnwa kwamgbe kwamgbe. ===Mkpọpụta=== [[File:LL-Q33578 (ibo)-Chigozirim2005-Mmụọ.wav]] ===Olumba=== =Ntụgharị asụsụ ọzọ= =Bekee= [https://en.wiktionary.org/wiki/Inner Inner spirits] [[Òtù:aha]] m4b0e929dyik4dzwk1uieu4vluksehz Nga 0 1042 29621 4212 2026-04-26T14:01:03Z Iwuala Judith Chinenyenwa 1027 /* Mkpọpụta */ 29621 wikitext text/x-wiki Nga =Nkọwa= '''Nga''' bụ ụlọ akpachiri akpachi ebe a na-akpọchi ndi dara iwu. Mgbe ufọdu, ana agọnari ha ọke ruru ha. [[Usòrò:Oatman-Oatman Jail-1936-6.jpg|thumb|right|Nga]] ===Nkejịasụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== Onye ohi ahụ ejidere nọ na '''Nga''' ===[[File:LL-Q33578 (ibo)-Iwuala Judith Chinenyenwa-Nga.wav]]=== ===Olumba=== ===Ntụgharị na asụsụ ọzọ=== ===Bekee=== [https://web.archive.org/web/20210526221638/https://en.wiktionary.org/wiki/prison Prison] [[Òtù:aha]] 91g350epfu0fhl42lsm4s1ixk27x71t Ngwa agha 0 1047 29654 4251 2026-04-27T05:50:00Z Kulest 1018 /* Mkpọpụta */ 29654 wikitext text/x-wiki '''Ngwa [https://upload.wikimedia.org/wikipedia/commons/c/c4/Ig-ngwá_agha.ogg Agha]''' =Nkọwa= Nke a bụ ngwongwo di iche iche ndi agha ji eje ọgụ. [[Usòrò:Weapons and equipment displayed by OFB at Defexpo 2016.jpg|thumb|right|Ngwa agha]] ===Nkejiasụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== Ndi be anyi ji ngwa agha sirike eje ọgụ ===Mkpọpụta=== [[File:Ig-Ngwa agha.ogg]] ===Olumba=== Ngwa agha =Ntụghari n' asụsụ ọzọ= ===Bekee=== [[wiktionary:weapons|weapons]] [[Òtù:aha]] 9rmfufbkddxvfz7wwj8jg2otpnx8zt0 Nnoneelu 0 1143 29624 4768 2026-04-26T14:05:24Z Iwuala Judith Chinenyenwa 1027 /* Mkpọpụta */ 29624 wikitext text/x-wiki ''' Nnoneelu ''' = Nkọwa = Nke a bụ nọmba ndi ahụ di n'elu mgbe anyi na-eme ọnụogụgụ nke mkpekere ===Nkejiasụsụ=== Aha === Ọmụmaatụ === 1/4, 2/6, 3/7, 8/10 # ndi a niile bucha Nnoneelu # Nnoneelu di ebe a bụ 1, 2, 3, nakwa 8 === [[File:LL-Q33578 (ibo)-Iwuala Judith Chinenyenwa-Nnoneelu.wav]] === === Olumba === =Ntụghari n'asụsụ ọzọ = === Bekee === [https://en.wiktionary.org/wiki/numerator numerator] [[Òtù:aha]] [[category:]] exxp40ej5mdsl3ax8a7rpfthluv6gw6 Nri Ụtụtụ 0 1164 29640 25206 2026-04-26T21:56:56Z Chigozirim2005 1250 /* Mkpọpụta */ 29640 wikitext text/x-wiki '''Nri Ụtụtụ''' =Nkọwa= '''Nri Ụtụtụ''' bụ nri mbụ a na-eri n'Ụtụtụ tupu ehihie apụọ. [[File:Petit déjeuner français.jpg|thumb|French breakfast with bread, butter and jams]] ===Nkejịasụsụ=== aha ===Ọmụmaatụ=== #'''''Nri Ụtụtụ''''' na-adi mma n'ahu. #Ọ na-eri '''''nri ụtụtụ''''' ya. #Anyi ji Ụkwa na Ọka mee '''''nri ụtụtụ''''' taa. === Mkpọpụta === [[File:LL-Q33578 (ibo)-Chigozirim2005-Nri.wav]] === Olumba === Ịgba ụchụ bụ aha ndi ezeagu n' Enugwu Steeti n' akpo iri nri izizi n' ụtụtụ =Ntụgharị n'asụsụ ọzọ= ===Bekee=== [https://web.archive.org/web/20170806051157/https://en.wiktionary.org/wiki/breakfast Breakfast] ===German=== [https://de.wiktionary.org/wiki/Frühstück Frühstück] ===Russian=== [https://ru.wiktionary.org/wiki/завтрак завтрак] ===French=== [https://fr.wiktionary.org/wiki/ petit déjeuner] ===Italian=== [https://it.wiktionary.org/wiki/ prima colazione] ===Portuguese=== [https://pt.wiktionary.org/wiki/ café da manhã] ===Hausa=== [https://ha.wiktionary.org/wiki/ karin kumallo] [[Òtù:aha]] rdimn5pd3z70ja68ho1mzbdkoos0sew Ose ọji 0 1496 29646 6228 2026-04-26T22:09:28Z Chigozirim2005 1250 /* Mkpọpụta */ 29646 wikitext text/x-wiki Ose ọji =Nkọwa= '''Ose ọji''' bụ mkpụrụ osisi nke n'afụ ose a na-enweta n'ọdida Anyanwụ nke Afrika. A na-eji ya ata ọji maọbụ agwọ ọria. [[Usòrò:Alligator pepper 300x257.jpg|Alligator_pepper_300x257|thumb|right|Ose ọji]] ===Nkejịasụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== # O nwere '''Ose ọji''' # O nyere ya '''Ose ọji''' ===Mkpọpụta=== [[File:LL-Q33578 (ibo)-Chigozirim2005-Ose ọji.wav]] ===Olumba=== ===Ntụgharị na asụsụ ọzọ=== ===Bekee=== [https://en.wiktionary.org/wiki/alligator_pepper alligator_pepper ] [[Òtù:aha]] 7bm393r91zdqnzglciymwenvpv8le53 Pukuga 0 1536 29652 6393 2026-04-27T05:34:18Z Kulest 1018 /* Mkpọpụta */ 29652 wikitext text/x-wiki '''Pukuga''' ==Nkọwa== Nke a bụ igu ego na pukuga ===Nkejịasụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== Ndi ọbaego ahụ nyere ndi ntorobia ego ahụ na pukuga na pukuga ===Mkpọpụta=== [[File:Ig-Pukuga.ogg]] ===Olumba=== ==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== [[Òtù:aha]] 6kg9lgwcn4yni8zltrf1dxrqhus70l6 Uchu Ọrụ 0 1589 29662 6556 2026-04-27T08:16:37Z Kulest 1018 /* Mkpọpụta */ 29662 wikitext text/x-wiki '''Uchu Ọrụ''' ==Nkọwa== Nke a bụ igba mbọ, inwe mmasi n'ihe onye na eme ===Nkejịasụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== Nwoke a di uchu ọrụ. O ji ọghụ eme ihe nile ===Mkpọpụta=== [[File:Ig-Uchu Ọrụ.ogg]] ===Olumba=== ==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== [[Òtù:aha]] 9dmclr9awyagcuc5tvwfrux37lyscf5 Uwe Aka Mkpirisi 0 1672 29626 6826 2026-04-26T14:07:55Z Iwuala Judith Chinenyenwa 1027 /* Mkpọpụta */ 29626 wikitext text/x-wiki '''Uwe Aka Mkpirisi''' ==Nkọwa== Nke a bụ uwe ndi ikom na ndi iyom n'eyi. Ọ naghi ahọ mmadụ ===Nkejịasụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== Uwe m ji jee ụka taa nwere aka mkpirisi ===[[File:LL-Q33578 (ibo)-Iwuala Judith Chinenyenwa-Uwe Aka Mkpirisi.wav]]=== ===Olumba=== ==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== [Short Sleeve] [[Òtù:aha]] jzougon3akbzv8y27dk4nmpn6qvy6lb agadi 0 1721 29636 7070 2026-04-26T19:53:20Z Lezechima404 952 /* Mkpọpụta */ 29636 wikitext text/x-wiki '''Agadi''' ===Nkọwa=== Nke a bụ mmadụ ibi ndụ gafee afọ olee ekwekọrịtara na mmadụ kwesịrị ịdị ndụ. ===Nkejiasụsụ=== Aha ===Ọmụmatụ=== Agadi nwanyị ahụ mara ezigbo mma mgbe ọ bụ agbọghọbịa ===Mkpọpụta=== [[File:LL-Q33578 (ibo)-Lezechima404-Agadi.wav]] ===Olumba=== * Okenye * Ochie ===Ntụgharị n'asụsụ ọzọ=== ====Beeke==== Old age [https://en.wikipedia.org/wiki/Old_age Old age] ====French==== Vieillesse [https://www.collinsdictionary.com/dictionary/french-english/vieillesse vieillesse] ====German==== hohes Alter [https://en.bab.la/dictionary/german-english/hohes-alter hohes Alter] [[Òtù:Aha]] 9t1811bdk0yxjwzydkuu07xpml6bjbj ahịa iwu 0 1751 29656 7287 2026-04-27T05:58:37Z Kulest 1018 /* Mkpọpụta */ 29656 wikitext text/x-wiki '''ahiaiwu''' =Nkọwa= '''ahia iwu''' bụ ngwa ahia iwu obodo megidere na - achọghi ha n'ime obodo. ===Nkejiasụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== Ejidere ya maka obu ahiaiwu ===Mkpọpụta=== [[File:Ig-ahịa iwu.ogg]] ===Olumba=== =Ntụghari ń asụsụ ọzọ= ===Bekee=== [https://en.wiktionary.org/wiki/contraband contraband] [[Òtù:aha]] tpqyrlygxyihav8kc5c1jf7bleg2w0u akakpọ adanchi 0 1770 29649 7405 2026-04-26T22:16:09Z Chigozirim2005 1250 /* Mkpọpụta */ 29649 wikitext text/x-wiki == Nkọwa == [[Usòrò:Antoin Sevruguin dwarfs.jpg|thumb|Eserese akakpọ adanchi]] Onye na etopụtaghị dịka o kwesịrị, pere ezigbo mpe dị mkpụmkpụ ma ọ bụ onye na etoliteghị n'ụzọ ụfọdụ. A na-enwetakarị ya site na mkpụrụ ndụ ihe nketa ma ọ bụ nwee ike ọ site na ihe gbasara ọnọdụ ahụike. === Nkejiasụsụ === Aha === Ọmụmaatụ === * Erighị ihe na-edozi ahụ na ụmụaka nwere ike ịkpata ọnọdụ akakpọ adanchi. * Enwere nnyocha na-aga n'ihu ịchọpụta otu esi agwọ ma ọ bụ tụgharịa ọnọdụ akakpọ adanchi === Mkpọpụta === [[File:LL-Q33578 (ibo)-Chigozirim2005-akakpọ adanchi.wav]] === Olumba === == Ntụgharị n'asụsụ ọzọ == === Bekee === [[wiktionary:dwarf|dwarf]] [[Òtù:aha]] gwsz3437spyym9s0ai4a24o6t74jplq akọnuche 0 1828 29628 7718 2026-04-26T14:09:48Z Iwuala Judith Chinenyenwa 1027 /* Mkpọpụta */ 29628 wikitext text/x-wiki '''amamihe akọnụche''' =Nkọwa= Nke a bụ mmadụ inwe akọnuche zuru oke n'ogụgụ akwụkwọ, okwukwu okwu nakwa odide ihe. ===Nkejiasụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== Nwata nwaanyị a nwere amamihe ===[[File:LL-Q33578 (ibo)-Iwuala Judith Chinenyenwa-Akọnuche.wav]]=== ===Olumba=== =Ntụgharị n'asụsụ ọzọ= ===Bekee=== [[https://en.wiktionary.org/wiki/Intelligence /Intelligence]] [[Òtù:aha]] do12ubhcvkllco9i4yf8g157wxre9qh chaja 0 1927 29617 8435 2026-04-26T13:55:18Z Iwuala Judith Chinenyenwa 1027 /* Mkpọpụta */ 29617 wikitext text/x-wiki '''chaja''' ===Nkọwa=== Akọrọngwa eji etinye ekwenti n' ọkụ latriki iji nye ya ndụ [[Usòrò:Android Charger.jpg|thumb]] ===Nkejiasụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== Zụtara m chaja n' ahia ===[[File:LL-Q33578 (ibo)-Iwuala Judith Chinenyenwa-Chaja.wav]]=== ===Olumba=== Olumba =Ntụghari n'asụsụ ọzọ= ===Bekee=== [https://en.wiktionary.org/wiki/charger charger] [[Òtù:aha]] ite48rqe22y73botpqnq8nkfbw6i080 gbochie 0 2067 29642 25092 2026-04-26T22:01:46Z Chigozirim2005 1250 /* Mkpọpụta */ 29642 wikitext text/x-wiki *=Nkọwa=* #'''''gbochie''''' bụ ịkwụsị ihe chọrọ ime ka ọ hara ime. === Nkejiasụsụ === ngwaa === Ọmụmaatụ === ọ ka mma mmadụ '''gbochie''' ihe ọbụla ga-eme ka o bute ọrịa ndi a jutara n'ụwa. === Mkpọpụta === [[ File:LL-Q33578 (ibo)-Chigozirim2005-gbochie.wav]] === Olumba === gbanarịa = Ntụgharị n'asụsụ ọzọ = ===Bekee=== [https://en.m.wiktionary.org/wiki/prevent prevent [[Òtù:Aha]] [[Otú:Njikọ]] 0246oauothen0v9dw6p227rcjnmixfd iru uju 0 2176 29620 24450 2026-04-26T13:59:49Z Iwuala Judith Chinenyenwa 1027 /* Mkpọpụta */ 29620 wikitext text/x-wiki '''Iru uju''' ===Nkọwa=== Nke a bụ ọnọdụ ihe mgbu ma ọ bụ ihe mgbu site n'ọnwụ mmadụ ===Nkejiasụsụ=== Aha ===Ọmụmatụ=== Ezi n'ụlọ ahụ nọ n'ezigbo iru uju maka ihe mere otu nwa ha ===[[File:LL-Q33578 (ibo)-Iwuala Judith Chinenyenwa-Ịrụ Uju.wav]]=== ===Olumba=== Akwa ===Ntụgharị n'asụsụ ọzọ=== ====Beeke==== Grief/Sorrow [https://dictionary.cambridge.org/dictionary/english/grief Grief/Sorrow] ====French==== Douleur [https://www.collinsdictionary.com/dictionary/french-english/douleur douleur] ====German==== Trauer [https://www.collinsdictionary.com/dictionary/german-english/trauer Trauer] [[Òtù:Aha]] c20oj8lmbd3dywhif84f9ym7swbgs89 mbido 0 2290 29633 10425 2026-04-26T19:38:47Z Lezechima404 952 /* Mkpọpụta */ 29633 wikitext text/x-wiki '''Mbido'' Nmalite (beginning) =Nkọwa= # '''''Mbido''''' bụ mmalite ihe. # '''''Mbido''''' nwere ike i bụ mmalite okwu maọbụ mmemme. ===Nkejịasụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== # '''Mbido''' isi okwu anyi taa bụ ọmenala # Ada kọọrọ mụ '''mbido''' akụkọ ahụ # Ọnwa '''mbido''' afọ ọhụrụ bụ Janụwari === Mkpọpụta === [[File:LL-Q33578 (ibo)-Lezechima404-Mbido.wav]] === Olumba === [[Mmalite]] =Ntụgharị n'asụsụ ọzọ= ===English=== [https://en.wiktionary.org/wiki/beginning#English Beginning/ Starting] === French === [https://web.archive.org/web/20200125144331/https://fr.wiktionary.org/wiki/commencement Commencement] === German === [https://de.wiktionary.org/wiki/Anfang Anfang] [[Òtù:aha]] ky2s532giwq622yr17qsjoxgoero80g meezie 0 2308 29655 21561 2026-04-27T05:54:24Z Confidence24 1244 /* Mkpọpụta */ added audio pronunciation 29655 wikitext text/x-wiki "mezie" ==Nkọwa== Ime ihe ka Ọ dị mma karia ka Ọ dị na mbụ. ===Nkejiasụsụ=== Ngwaa ===Ọmụmaatụ=== Biko mezie ihe ahụ ị dere ka ọ dị mma ===Mkpọpụta=== [[File:Ig-mezie.ogg]] ===olumba=== mezia ==Ntụghari n asụsụ ọzọ== === Bekee=== [https://en.wiktionary.org/wiki/Amend Amend] [[Òtù:ngwaa]] gdf4m6ywf9lu9u4dtxtwyc55qzbvvxm mkpụmkpụ 0 2377 29630 10856 2026-04-26T19:23:40Z Lezechima404 952 /* Mkpọpụta */ 29630 wikitext text/x-wiki '''mkpụmkpụ''' =Nkọwa= Nkea bụ ihe eji akọwa maọbụ tụnyere mmadụ maọbụ ihe na-etogị ogologo. ===Nkejiasụsụ=== Nkọwa aha ===Ọmụmaatụ=== # Nwoke a dị mkpụmkpụ # Efe nwanyị ahụ yi gaa ụka dị mkpụmkpụ ===Mkpọpụta=== [[File:LL-Q33578 (ibo)-Lezechima404-Mkpụkpụ.wav]] ===Olumba=== Ngwungwu =Ntụgharị n'asụsụ ọzọ= ===Bekee=== [https://en.m.wiktionary.org/wiki/short short] [[Òtù:aha]] m7ma4ta1oljvqdk58rytlu2mrlx9zuj nchọpụta 0 2462 29661 11219 2026-04-27T08:07:20Z Kulest 1018 /* Mkpọpụta */ 29661 wikitext text/x-wiki '''nchọpụta''' =Nkọwa= Ịchọ̀pụta ihe, ozi maọbụ ebe ọhụrụ; onwere ike ịbụ nke na-adịghị mbụ nwekwara ike bụrụ nke dị adị ochie mana achọpụtabeghi ya mbụ. ===Nkejiasụsụ=== aha ===Ọmụmaatụ=== Ndị ọkachamara emela nchọpụta dị oké mkpa na-ogo Sayensi ===Mkpọpụta=== [[File:Ig-nchọpụta.ogg]] ===Olumba=== Mchọpụta =Ntụgharị n'asụsụ ọzọ= ===Bekee=== [https://en.m.wiktionary.org/wiki/discovery Discovery] [[Òtù:aha]] d7ck7dmwht7mhcwj7dbnx29h871vc8c ngwa nju oyi 0 2527 29614 11486 2026-04-26T13:48:44Z NiferO 999 Added pronunciation 29614 wikitext text/x-wiki [[Usòrò:Fridge.jpg|thumb|ngwa nju oyi]] == Nkọwa == akụrụngwa usekwu nke na-eji ọkụ eletrik echekwa nri, nke na eme ka nri jụo oyi na ọ gaghị emebi === Nkejiasụsụ === Aha === Ọmumaatụ === * itinye nri na ngwa nju oyi na-echekwa ya * ịzụrụ ngwa nju oyi ugbu a dị oke ọnụ === Mkpọpụta === [[File:LL-Q33578 (ibo)-NiferO-ngwa nju oyi.wav]] === Olumba === == Ntugharị n'asụsụ ọzọ == === Bekee === [[wiktionary:fridge|fridge]] [[Òtù:aha]] sdvqbqa6guqjzhp4i0rdfyyyompx3g7 nkọwapụtasị 0 2614 29643 11822 2026-04-26T22:03:19Z Chigozirim2005 1250 /* mkpọpụta */ 29643 wikitext text/x-wiki '''nkọwapụtasị''' ===Nkọwa=== Nke a bụ ọnodụ ikuzi ihe ọfụma ma mee ya ka odoo anya, dị mfe na nghọta zuru oke. E nwere ike iji ihe nkiri vidio, eserese na ngwa nkụzi ndị ọzọ wee mee nke a. ===Nkejiasụsụ=== aha ===ọmụmaatụ=== Nkọwapụtasị bụ otu n'ime uzo eji akuzi ihe nke ọma. ===mkpọpụta=== [[ File:LL-Q33578 (ibo)-Chigozirim2005-nkọwapụtasị.wav]] ===olumba=== =Ntụgharị n'asụsụ ọzọ= ===bekee=== [https://en.wiktionary.org/wiki/illustration illustration ] [[Òtù:aha]] hiady7j3fu8lwljc4uziyos6q9sr5ch nrekasi obi 0 2642 29658 11929 2026-04-27T07:32:06Z Kulest 1018 29658 wikitext text/x-wiki == Nkọwa == ihe mgbu na-agba mmadụ n’ime obi, na n’azụ ọkpọ nke na-enye uto ilu na akpịrị ma ọ bụ n'ọnụ. Mgbu ahụ na-akawanye njọ mgbe mmadụ risịrị nri, na mgbede, ma ọ bụ mgbe edina ala ma ọ bụ hulata ehulata. === Nkejiasụsụ === Aha === Ọmụmaatụ === * Nri a na-enye m nrekasi obi * Ì ji n'aka na ọ bụ nrekasi obi na ọ bụghị nsogbu obi? === Mkpọpụta === [[File:Ig-nrekasi obi.ogg]] === Olumba === == Ntugharị n'asụsụ ọzọ == === Bekee === [[wiktionary:heartburn|heartburn]] [[Òtù:aha]] 5yx6py86z0ypg2jvcvnnf5om8a1gxaw nrọ 0 2651 29660 11968 2026-04-27T07:58:02Z Kulest 1018 /* Mkpọpụta */ 29660 wikitext text/x-wiki '''Nrọ''' ==Nkọwa== Nrọ bụ ihe omume na-aga n'ihu n'uche mmadụ mgbe ọ na-ehi ụra. ===Nkejiasụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== # A rọrọ m nrọ ọjọọ n'abalị ụnyaahụ ===Mkpọpụta=== [[File:Ig-nrọ.ogg]] ===Olumba=== ==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== [https://en.m.wiktionary.org/wiki/dream dream] [[Òtù:aha]] 6qdgzr0ytxi8029u5gevmgg0ts4njuy ugbọọha 0 2995 29645 19344 2026-04-26T22:07:42Z Chigozirim2005 1250 /* Mkpọpụta */ 29645 wikitext text/x-wiki '''ụgbọọha''' =Nkọwa= ụgbọọha bu ụgbo eji ebu ọtụtụ mmadu. ===Nkejiasụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== Ụgbo eji ebu mmadu ma ọbu ibu. ===Mkpọpụta=== [[ File:LL-Q33578 (ibo)-Chigozirim2005-ugbọọha.wav]] ===Olumba=== moto =Ntughari n'asụsụ ọzọ= ===Bekee=== [https://en.wiktionary.org/wiki/Bus Bus] [[Òtù:aha]] 3fze5qa2j06c7wyv325jdgu42gy4w3z Áwà 0 3076 29647 13899 2026-04-26T22:10:28Z Chigozirim2005 1250 /* Mkpoputa */ 29647 wikitext text/x-wiki áwà ==Nkọwa== Nke a bụ n'ihi oge nke nkeji iri isii mejupụtara ọtú áwà. ==Nkejiasụsụ== Aha ===Ọmumatu=== Ọ fọrọ awa atọ ka ebido nkuzi. ===Mkpoputa=== [[File:LL-Q33578 (ibo)-Chigozirim2005-Áwà.wav]] ===Olumba=== ==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== [https://en.m.wiktionary.org/wiki/hour#English hour] [[Òtù:Aha]] 3zv5q06tc7o5zr2378wy9bldlh0zce5 ịdị Ike n'ọgụ 0 3196 29615 14354 2026-04-26T13:51:36Z Iwuala Judith Chinenyenwa 1027 /* Mkpọpụta */ 29615 wikitext text/x-wiki '''Idi Ike N'Ọgụ''' ==Nkọwa== Nke a bụ mmadụ inwe obi siriike ime ihe ọkachasi inụ ọgụ. Onye akpụ obi ===Nkejịasụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== Maazi Ọkwọ bụ onye di ike n'ọgụ. ===[[File:LL-Q33578 (ibo)-Iwuala Judith Chinenyenwa-Ịdị ike n'ọgụ.wav]]=== ===Olumba=== ==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== [https://en.wiktionary.org/wiki/powerful powerful] with reference to fighting [[Òtù:aha]] sznyzc54kclbcjfphp74dtsfk1jq8x0 Ọba akwụkwọ 0 3254 29657 14628 2026-04-27T06:09:14Z Kulest 1018 /* Mkpọpụta */ 29657 wikitext text/x-wiki Ọba akwụkwọ =Nkọwa= Ebe a na-edebe ụdị akwụkwọ niile ma akwụkwọ akụkọ niile na teknụzụ maka ịnweta ozi. Ndị na-eme nyocha, na-agụ akwụkwọ, na-amụ ihe di iche iche na aga na ọba akwụkwọ ===Nkejiasụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== Ana m eje ọba akwụkwọ amụ ihe maka ule. ===Mkpọpụta=== [[File:Ig-Ọba akwụkwọ.ogg]] ===Olumba=== ===Ntụgharị na asụsụ ọzọ=== ===Bekee=== [https://en.wiktionary.org/wiki/library Library] [[Òtù:Aha]] n2f4jfii5abmbgmlclyt82jkxbr4xpt ọ dịghị mgbe 0 3339 29663 18718 2026-04-27T10:18:50Z Kulest 1018 /* Mkpọpụta */ 29663 wikitext text/x-wiki [[https://en.wiktionary.org/wiki/never|never]]'''ọ dịghị mgbe''' == Nkọwa == Ọ dịghị mgbe ka eji egosipụta na ihe obula a na-ekwu maka ya emeghi chaachaa. === Nkejiasụsụ === Aha === Ọmụmaatụ === Ọ dịghị mgbe m tụgharịrị ya ===Mkpọpụta=== [[File:Ig-ọ dịghị mgbe.ogg]] === Olumba === Odiro mgbe (Enugu, Anambra) ==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== [https://en.wiktionary.org/wiki/never never] [[Òtù:aha]] onx97nty5yncvqro5qutydjlyo141xa ọdịdị ala 0 3358 29625 18820 2026-04-26T14:06:42Z Iwuala Judith Chinenyenwa 1027 /* Mkpọpụta */ 29625 wikitext text/x-wiki == Nkọwa == * ọmụmụ nke ebe na mmekọrịta dị n’etiti ndị mmadụ na gburugburu ha *ngalaba sayensi maka ọmụmụ ala, njiri mara, ndị bi na ya, na ihe ịtụnanya dị n’uwa na mbara ala. * inyocha ihe nke ụwa na ọha mmadụ gbasara ya, ọmụmụ banyere gburugburu, ebe, na oghere dị iche iche nke elu ụwa yana mmekọrịta ha. * ina-achọ ịghọta ebe achọtara ihe, ihe kpatara ya, na otu ha si eto ma gbanwee mgbe oge n'aga === Nkejiasụsụ === Aha === Ọmumaatụ === * ọdịdị ala nke ala anyị na-egosi na enwere akụ zoro ezo n'ime ala * Ebee ka ndị na-amụ ọdịdị ala na ụlọ akwụkwọ na-arụ ọrụ? === [[File:LL-Q33578 (ibo)-Iwuala Judith Chinenyenwa-Ọdịdị ala.wav]] === === Olumba === == Ntugharị n'asụsụ ọzọ == === Bekee === [https://en.wiktionary.org/wiki/category category] [[Òtù:aha]] 14rjlkff9jnomd899avbt75i5ovuu7o Ụlọ ụka 0 3492 29644 15689 2026-04-26T22:05:24Z Chigozirim2005 1250 /* Mkpọpụta */ 29644 wikitext text/x-wiki '''Ụlọ ụka''' =Nkọwa= Nke a bụ ebe ndi otu Christ n'agbakọ maka ofufe nri na mmbulite okwukwe ha. ===Nkejiasụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== Agaram n'ụlọ ụka anyi nke di na Piakasa ụnyaahụ ===Mkpọpụta=== [[File:LL-Q33578 (ibo)-Chigozirim2005-Ụlọ ụka -.wav]] =Ntụgharị n'asụsụ ọzọ= ===Beeke=== [http://en.wiktionary.org/wiki/church church] [[Òtù:Aha]] 1tkdxpjagx8q4842ow170sd6htjhvq4 Ụlọmposi 0 3493 29629 24959 2026-04-26T14:11:21Z Iwuala Judith Chinenyenwa 1027 /* Mkpọpụta */ 29629 wikitext text/x-wiki '''ụlọmposi''' ==Nkọwa== Nke a bụ obere ụlọ a na-eje na ya wee nyụọ nsi [[File:Old toilet with elevated cistern and chain.jpg|thumb|Ụlọmposi]] ===Nkejiasụsụ=== aha ===Ọmụmaatụ=== Ha enweghị ụlọmposi n'ime ụlọ ha kama ụlọmposi ha dịpụrụ adịpụ ===[[File:LL-Q33578 (ibo)-Iwuala Judith Chinenyenwa-Ụlọmposi.wav]]=== ===Olumba=== ==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== [https://en.wiktionary.org/wiki/lavatory lavatory] [[Òtù:aha]] 4xq27ocby8ooa9iumjjqbguxbjsca2j mmeto 0 4245 29651 19815 2026-04-27T05:26:17Z Confidence24 1244 /* Mkpoputa */ added audio pronunciation 29651 wikitext text/x-wiki '''Mmeto''' ==Nkọwa== Mmetọ bụ ịwebata ihe ndị ahụ na-eme ka gburugburu ebe obibi mmadụ ruo inyi. Ihe mmetọ ndịa gụnyere ahịhịa, nri ndị mebiri emebi, akwụkwọ oyibo eji ekechi ihe, dgz ===Nkejiasusu=== Aha ===Ọmụmaatụ=== Mmetọ a na-emetọ ebe a adịghị mma ===Mkpoputa=== [[File:Ig-mmetọ.ogg]] ===Olumba=== ===Ntụgharị n'asụsụ ọzọ=== ===Bekee=== [https://en.m.wikipedia.org/wiki/Pollution Pollution] tksvo0ed5y4klktvscrr2u8pfkcj709 Sayensị ihe ndị Dị Ndụ 0 4284 29618 19931 2026-04-26T13:57:57Z NiferO 999 Added pronunciation 29618 wikitext text/x-wiki '''Sayensị Ihe Ndị Dị Ndụ''' ==Nkọwa== Sayensị ihe ndị dị ndụ (BioScience n'olu bekee) bụ akwụkwọ akụkọ sayensị nke Mahadum Oxford na-ebipụta kwa ọnwa n'aha American Institute of Biological Sciences. E hiwere ya n'afọ 1964 ma bụrụkwa Bulletin AIBS (1951–1963) bu ụzọ bute ya. Akwụkwọ akụkọ ahụ na-ebipụta akwụkwọ ntinye uche dị iche iche nke ndị mmadụ degasịrị gbasara nnyocha ọhụrụ ndị a na-eme ugbua na ngalaba ọ́mụmụ ihe bayọlọji, ya na edemede na mkparịta ụka ndị gbasara agụmakwụkwọ, amụma ọha, akụkọ ihe mere eme. ===Nkejiasụsụ=== Aha ===Ọmụmatụ=== Ndị mahadum Oxford ebipụtala akwụkwọ Biosciences nke afọ a? ===Mkpọpụta=== [[File:LL-Q33578 (ibo)-NiferO-Sayensị Ihe Ndị Dị Ndụ.wav]] ===Olumba=== ==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== [https://en.wikipedia.org/wiki/BioScience Bioscience] [[Òtù: Aha]] 1kd2vti26bw5a13ll6gqh32bb2crjzh gaa 0 4813 29632 21382 2026-04-26T19:35:42Z Lezechima404 952 /* Mkpọpụta */ 29632 wikitext text/x-wiki === Nkọwa === === Nkejiasụsụ === Ngwaa === Ọmụmaatụ === Gaa weta efere === Mkpọpụta === [[File:LL-Q33578 (ibo)-Lezechima404-Gaa.wav]] === Olumba === === Ntụgharị asụsụ === === Bekee === jbtlvgfyuc7fbkxum06oopfllp6j1ea dee 0 4826 29653 21412 2026-04-27T05:44:37Z Confidence24 1244 /* Mkpọpụta */ added audio pronunciation 29653 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== Nke a bụ ngwaa ntimiwu n'akọwa ide ihe. ===Nkejiasụsụ=== ngwaa ===Ọmụmatụ=== Dee ederede ahụ ka ọ dị ogol6 ===Mkpọpụta=== [[File:LL-Q33578 (ibo)-Confidence24-Dee.wav]] ===Olumba=== ==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== [https://en.wiktionary.org/wiki/write write] [[Category:ngwaa]] 03b869sfbkb2g2hgxewmz7i3sz5w2k8 Nọmba nchekwa ọha 0 4965 29659 23442 2026-04-27T07:41:24Z Kulest 1018 /* Mkpọpụta */ 29659 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== Nọmba nchekwa ọha bụ nọmba pụrụ iche nke gọọmentị na-enyekarị ndị mmadụ. ===Nkejịasụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== Ụlọ ọrụ gọọmentị chọrọ nọmba nchekwa ọha ya iji hazie nkwupụta ezumike nka ya. ===Mkpọpụta=== [[File:Ig-Nọmba nchekwa ọha.ogg]] ===Olundi=== Nọmba nchebe ọra ==Ntụghari n’asụsụ ọzọ== ===Bekee=== [https://en.m.wiktionary.org/wiki/social_security_number social security number] [[Òtù:Aha]] qlbjqf8bmiougjlnbcibdq18y1y5a43 akuku 0 5011 29639 23515 2026-04-26T21:51:09Z Chigozirim2005 1250 /* Mkpọpụta */ 29639 wikitext text/x-wiki '''akụkụ''' == Nkọwa == Otu akụkụ ma ọ bụ akụkụ nke ihe ukwu. === Nkejiasụsụ === Aha === Ọmụmaatụ === * Ọ nọ n’'''akụkụ''' ụlọ. === Mkpọpụta === /ak͡ʷʊ/ [[File:LL-Q33578 (ibo)-Chigozirim2005-akuku.wav File]] === Ọrụmba === [[Category:Aha]] == Ntụghari n' Asụsụ Ọzọ == === Bekee === [[https://en.wiktionary.org/wiki/part part]] qh7sxdiuvef31nbphaojs07br9ozroa Nje Bakteria 0 5173 29619 24485 2026-04-26T13:58:22Z Iwuala Judith Chinenyenwa 1027 /* Mkpọpụta */ 29619 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== Nje bakteria bụ ihe dị ndụ nke dị obere nke ukwuu nke mmadụ enweghị ike ịhụ anya, ha nwere naanị otu selụ, ma na-ebi n'ụzo dị iche iche. Ụfọdụ nje bakteria bara uru,dị ka ndị nọ n’afọ na-enyere aka n’ịhịpụta nri, ebe ụfọdụ nwere ike ime ka mmadụ daa ọrịa. ===Nkejịasụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== Nje bakteria na-akpata ọrịa dị ka ọrịa akpịrị. ===[[File:LL-Q33578 (ibo)-Iwuala Judith Chinenyenwa-Nje Bakteria.wav]]=== ===Olundi=== Nje bacteria ==Ntụghari n’asụsụ ọzọ== ===Bekee=== [https://en.m.wiktionary.org/wiki/bacteria bacteria] [https://en.wikipedia.org/wiki/Bacteria Bacteria] [[Òtù:Aha]] cvk2wbr9c4e27oc0xh3cxrk8d87aog7 puku abụọ na narị abụọ na iri itoolu na isii 0 5241 29648 28103 2026-04-26T22:14:46Z Chigozirim2005 1250 /* Mkpọpụta */ 29648 wikitext text/x-wiki '''Puku abụọ na narị abụọ na iri itoolu na Isii ''' === Nkọwa === Ọ bụ otu n'ime ọnụ ọgụgụ enwere n'ụwa. A na-agụ ya ma agụchaa [[puku abụọ na narị abụọ na iri itoolu na ise ]] na kwa tupu agụọ [[puku abụọ na narị abụọ na iri itoolu na asaa ]]. ===Nkejiasụsụ=== Aha ===Ọmụmatụ=== N’afọ puku abụọ na iri, ihe di egwu mere na mba Naịjịrịa. ===Mkpọpụta=== [[File:LL-Q33578 (ibo)-Chigozirim2005-puku abụọ na narị abụọ na iri itoolu na isii.wav]] ===Ọlụmba=== === Ntụgharị n' asụsụ ọzọ === == Bekee == [https://en.wiktionary.org/wiki/ Two thousand two hundred and ninety six] (2296) [[Category: Aha]] [[Category: Ọnụọgụgụ]] [[Category: Wiki for Catholic Youths]] qaw6e44hid5b3ceutc999kd80ex39tf puku abụọ na narị atọ na otu 0 5246 29616 24771 2026-04-26T13:53:57Z Iwuala Judith Chinenyenwa 1027 /* Mkpọpụta */ 29616 wikitext text/x-wiki '''Puku abụọ na narị atọ na otu ''' === Nkọwa === Ọ bụ otu n'ime ọnụ ọgụgụ enwere n'ụwa. A na-agụ ya ma agụchaa [[puku abụọ na narị atọ ]] na kwa tupu agụọ [[puku abụọ na narị atọ na abụọ ]]. ===Nkejiasụsụ=== Aha ===Ọmụmatụ=== N’afọ puku abụọ na iri, ihe di egwu mere na mba Naịjịrịa. ===[[File:LL-Q33578 (ibo)-Iwuala Judith Chinenyenwa-Puku abụọ na narị atọ na otu.wav]]=== ===Ọlụmba=== === Ntụgharị n' asụsụ ọzọ === == Bekee == [https://en.wiktionary.org/wiki/ Two thousand three hundred and one] (2301) [[Category: Aha]] [[Category: Ọnụọgụgụ]] [[Category: Wiki for Catholic Youths]] 3bn3hyzjg8ihhooaaqwyjvnvs40s0ar Na-agafe 0 6216 29631 2026-04-26T19:33:24Z Lezechima404 952 Jiri '''' Na-agafe ''' === Nkọwa === Na-agafe === Nkejị asụsụ === Ngwaa ===Ọmụmaatụ=== * O na-agafe === Mkpọpụta === [[File:LL-Q33578 (ibo)-Lezechima404-Na-agafe.wav]] === Olumba === = Ntụghari n'asụsụ ọzọ= ===English=== [https://en.wiktionary.org/wiki/Passing] [[Òtù:Ngwaa]]' kere ihü 29631 wikitext text/x-wiki ''' Na-agafe ''' === Nkọwa === Na-agafe === Nkejị asụsụ === Ngwaa ===Ọmụmaatụ=== * O na-agafe === Mkpọpụta === [[File:LL-Q33578 (ibo)-Lezechima404-Na-agafe.wav]] === Olumba === = Ntụghari n'asụsụ ọzọ= ===English=== [https://en.wiktionary.org/wiki/Passing] [[Òtù:Ngwaa]] i9gj6d9wxveuuqtdefnrlemudi6mcrk mgbọ 0 6217 29637 2026-04-26T20:04:28Z Lezechima404 952 Jiri ''''Mgbo''' ===Nkọwa=== Nke bu mgburu nke egbe. ===Nkejiasụsụ=== Aha ===Ọmụmatụ=== Mgbo Egbe ===Mkpọpụta=== [[File:LL-Q33578 (ibo)-Lezechima404-Mgbọ.wav (ibo)-Lezechima404-Agadi.wav]] ===Olumba=== ===Ntụgharị n'asụsụ ọzọ=== ====Beeke==== Bullet [https://en.wikipedia.org/wiki/Bullet] [[Òtù:Aha]]' kere ihü 29637 wikitext text/x-wiki '''Mgbo''' ===Nkọwa=== Nke bu mgburu nke egbe. ===Nkejiasụsụ=== Aha ===Ọmụmatụ=== Mgbo Egbe ===Mkpọpụta=== [[File:LL-Q33578 (ibo)-Lezechima404-Mgbọ.wav (ibo)-Lezechima404-Agadi.wav]] ===Olumba=== ===Ntụgharị n'asụsụ ọzọ=== ====Beeke==== Bullet [https://en.wikipedia.org/wiki/Bullet] [[Òtù:Aha]] 4qculh8l63dcv3jm63rd9ed95evkepz 29638 29637 2026-04-26T20:04:50Z Lezechima404 952 29638 wikitext text/x-wiki '''Mgbo''' ===Nkọwa=== Nke bu mgburu nke egbe. ===Nkejiasụsụ=== Aha ===Ọmụmatụ=== Mgbo Egbe ===Mkpọpụta=== [[File:LL-Q33578 (ibo)-Lezechima404-Mgbọ.wav]] ===Olumba=== ===Ntụgharị n'asụsụ ọzọ=== ====Beeke==== Bullet [https://en.wikipedia.org/wiki/Bullet] [[Òtù:Aha]] ljm87cj6qf6usoso64s58hj9m2w864z