Wiktionary igwiktionary https://ig.wiktionary.org/wiki/Ihu_mb%E1%BB%A5 MediaWiki 1.46.0-wmf.26 case-sensitive Midia Ọpụrụiche Ńkàtá Ojiarụ Ńkàtá ojiarụ Wiktionary Ńkàtá Wiktionary Faịlụ Ńkàtá faịlụ MidiaWiki Ńkàtá MidiaWiki Templeeti Ńkàtá templeeti Enyemaka Ńkàtá enyemaka Otú Ńkàtá otú TimedText TimedText talk Module Module talk Event Event talk Ifele 0 649 30176 30109 2026-05-04T02:06:21Z Lucy Iwuala 49 /* Nkọwa */ 30176 wikitext text/x-wiki '''Ifele''' ===Nkọwa=== Ifele bụ ọnọdụ méchu ịru ===Nkeji Asụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== Ifele bụ ọnọdụ méchu ịrụ ===Mkpọputa=== [[File:LL-Q33578 (ibo)-Ozims Divine-Ifele.wav]] ===Olumba=== *Mmevọ *Mmebọ ===Ntụgharị n'asụsụ ọzọ=== Scham https://de.wiktionary.org/wiki/Scham ===Bekee=== Shame https://en.m.wiktionary.org/wiki/shame [[Òtù:Wiki Loves Names]] [[Òtù:Aha]] owtii9pqo4nzj6q7ezzhimzn3vs95fk Ihenkiri 0 682 30180 29936 2026-05-04T03:11:57Z Lucy Iwuala 49 /* =Olumba */ 30180 wikitext text/x-wiki '''Ihe [[c:File:Ig-Ihe_nkiri.ogg|nkiri]]''' =Nkọwa= Nke a bụ imere ọhaneze ihenkiri. Ihenkiri di n'udi n'udi. E nwere ndi n'akuzi ihe, ndi n'akpa ọchị, ndi n'emebi obi w.d.g ===Nkejịasụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== Ihenkiri nkem jere lee taa asọghịm ọchị chaa. e nenerem ihenkiri taa. ===Mkpọpụta=== [[File:Ig-Ihenkiri.ogg]] ===Olumba=== =Ntụgharị n'asụsụ ọzọ= ===Bekee=== [https://en.wiktionary.org/wiki/show show] [[Òtù:aha]] a1vnb5gabkc7ruijabu73artlo9kqm1 Ika Njo 0 700 30161 30034 2026-05-03T22:52:06Z Lucy Iwuala 49 Updated page 30161 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== Nke a bụ mgbe ihe maọbụ ọrịa si na idi njọ ruo na ikazi njọ ===Nkejịasụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== Ika njọ ọnọdụ akuna-uba obodo anyi a bụ Naịgịrịa gbagwojuru mmadụ anya ===Mkpọpụta=== [[File:Ig-Ịka njọ.ogg]] ===Olumba=== ==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== [[Òtù:aha]] 1ut1tdwer7eb65gq7nwbmdei71hhxzd Onyemaechi 0 1466 30177 29893 2026-05-04T02:11:01Z Lucy Iwuala 49 Updated page 30177 wikitext text/x-wiki [[Onyemaechi]] ===Nkọwa=== Onyemaechi bụ aha a na-abakari ụmụaka ụmụ nwoke na ala Igbo. ===Nkejiasụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== Onyemaechi bụ dinta ===Mkpọpụta=== [[File:LL-Q33578 (ibo)-Ozims Divine-Onyemaechi.wav]] ===Olumba=== ==Ntụgharị N'asụsụ Ọzọ== ===Bekee=== Who knows tomorrow [[Òtù:aha]] [[Òtù:Mmadụ]] [[Òtù:Igbo Noun Project]] bdk441l8dq27dlh6gjp43f9vzjoff4p Uko 0 1632 30184 29915 2026-05-04T07:30:03Z Chigozirim2005 1250 /* Mkpọpụta */ 30184 wikitext text/x-wiki '''Ụkọ''' ==Nkọwa== Nke a bụ oge ụkọ, dika nri, ego, ọrụ w.d.g ===Nkejịasụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== Ugbu a n'obodo anyi enwere ụkọ nri nke na emekpa ndi mmadụ ahụ. Ụko ọrụ ndị na obodo anyi Nigeria ===Mkpọpụta=== [[File:LL-Q33578 (ibo)-Chigozirim2005-Ụkọ.wav]] ===Olumba=== ==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== [https://en.wiktionary.org/wiki/scarce scarce] [[Òtù:aha]] dfa3i5elxkl7n7ns5z8z7zuzotossl4 ihueluigwe 0 2132 30182 29947 2026-05-04T06:30:36Z Ginikanwachimamkpa 1259 /* Mkpọpụta */ added audio pronunciation 30182 wikitext text/x-wiki [[Usòrò:Lake Sünnet in the fall 03.jpg|thumb|right|Rainy Weather]] [[Usòrò:Lightning Pritzerbe 01 (MK).jpg|thumb|right|Thunderstorm]] '''ihueluigwe''' =Nkọwa= nke a bụ ụdị ikuku si ihueluigwe ezidata nke a na-egosi ọnọdụ otu ihueluigwe dị. Mmiri ọ ga-ezo?, oke ekpomọkụ ọ dị? ===nkejiasụsụ=== aha ===ọmụmatụ=== # I gaa na mgboghoo ikuku ihueluigwe di ebe ahụ na-adị iche # Ihueluigwe adighi mma taa ===mkpọpụta=== [[File:Ig-ihueluigwé.ogg]] ===olumba=== Iru Enu igwe - Anambra =Ntụgharị n'asụsụ ọzọ= ===Bekee=== [https://en.wiktionary.org/wiki/atmosphere] [[Òtù:aha]] lizkig60tgdj77vo26pkniarf7nxlbn isi mgbaka 0 2180 30162 30031 2026-05-03T22:58:17Z Lucy Iwuala 49 Updated page 30162 wikitext text/x-wiki '''isi mgbaka''' ===nkowa=== nke a bụ ọnọdụ onye isi adịgị mma,onye ahụ na-eme nkọgheri na-akpa agwa na ezighi ezi. uche onye ahụ ezughi oke ===nkejiasụsụ=== aha ===ọmụmaatụ=== isi mgbaka na aria Nwaokoro ahụ ===mkpoputa=== [[File:Ig-isi mgbaka.ogg]] ===olumba=== ===ntughari n'asụsụ ọzọ=== ===bekee=== [https://en.wiktionary.org/wiki/madness madness] [[Òtù:aha]] English Wikipedia has an article on: mental illness Noun[edit] mental illness (countable and uncountable, plural mental illnesses) 1.(uncountable, psychiatry) The property of being mentally ill; mental disorders taken as a whole. [quotations ▼] 2.(countable, psychiatry) A mental disorder. [quotations ekee=== 51hjl1mndl1armgpf30zx8d80qxfd1b memmegwara 0 2310 30169 29889 2026-05-03T23:22:28Z Lucy Iwuala 49 Updated page 30169 wikitext text/x-wiki =Nkọwa= Nke a na egosi mmadụ enweghị obi .mgbaghara. E mee ya ọ megwara ===Nkejịasụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== Nwoke a anaghi ahapụrụ mmadụ ihe ọbula. ịmee ya ọmegwara ozigbo. ===Mkpọpụta=== [[File:LL-Q33578 (ibo)-Anastesia chi-memmegwara.wav|LL-Q33578_(ibo)-Anastesia_chi-memmegwara]] ===Olumba=== =Ntụghari n'asụsụ ọzọ= ===Bekee=== [https://en.wiktionary.org/wiki/revenge revenge] [[Òtù:aha]] [|category: wt/ig]] 6fa2tjfssel7xxachwyd9ynuex61n1c na mmalite 0 2446 30170 29920 2026-05-03T23:23:10Z Lucy Iwuala 49 /* =olumba */ 30170 wikitext text/x-wiki '''nwaamdi''' =nkowa= na egosi na mbido ihe otu ihe si bido ===nkejiasusu=== nkowa aha ===omumaatu=== na mmalite anyi nwere nsogbu ===mkpoputa=== [[File:LL-Q33578 (ibo)-Chigozirim2005-na mmalite.wav]] ===olumba=== na mbido n'asusu Nkanu di n'Enugwu steeti. ===ntughari nasusu ozo=== https://en.wiktionary.org/wiki/beginning [[Òtù:aha]] msp7ofc8ng8edg3jdgb43r7i5stbjwn ndi nta akuko 0 2479 30158 30033 2026-05-03T22:50:36Z Lucy Iwuala 49 Updated page 30158 wikitext text/x-wiki ===Nkọwa=== Nke a bụ ndị ọrụ ha bụ inata ozi ihe na eme n' obodo,dee ya na akwụkwuọ maọbụ kwuo ya n' ihe oyoyo. ===Nkejiasụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== anyi na enwete ozi ihe na eme n' obodo site na aka ndi ntaakỤkỌ. ===Mkpoputa=== [[File:Ig-ndị nta akụkọ.ogg]] ===Olumba=== ===Ntụghari n' asụsụ ọzọ=== ===Bekee=== [https://en.wiktionary.org/wiki/journalist] journalist [[Òtù:aha]] qfv00qn88zzhskjyvl9wm9uk4r8u4kp nnomi 0 2628 30167 29876 2026-05-03T23:15:06Z Lucy Iwuala 49 Updated page 30167 wikitext text/x-wiki ===Nkowa=== ime hari ihe mmadu mee dika onye ahu si me ya ===Nkejiasusu=== Ngwaa ===Omumaatu=== umuaka na e nnomi nne na nna ha ===Mkpoputa=== [[File:LL-Q33578 (ibo)-Anastesia chi-Nnomi.wav|LL-Q33578_(ibo)-Anastesia_chi-Nnomi]] ===Olumba=== ===Ntughari n' asusu ozo=== ===Bekee=== [https://en.wiktionary.org/wiki/mimic mimic] [[Òtù:aha]] fw7fkvodnkifl0yxyj891fsxr1m17t3 ntụkwasịobi 0 2690 30173 29946 2026-05-03T23:59:10Z Lucy Iwuala 49 Updated page 30173 wikitext text/x-wiki ===Nkọwa=== '''''ntụkwasịobi''''' bụ inwe obi siike n'ebe mmadụ, mmụọ maọbụ ihe nọ. === Nkejiasụsụ === aha === Ọmụmaatụ === Ị́chọta onye kwesịrị '''''ntụkwasịobi''''' n'ụa na-ara oke ahụ. === Mkpọpụta === [[File:Ig-ntụkwasịobi.ogg]] === Olumba === ntụkwashịobi = Ntụgharị n'asụsụ ọzọ = ===Bekee=== [https://en.m.wiktionary.org/wiki/trust trust] [[Òtù:Aha]] 61unshep7j3feubjp9x1j0archoukwy nwaanyi agadu 0 2700 30171 29930 2026-05-03T23:51:14Z Lucy Iwuala 49 Updated page 30171 wikitext text/x-wiki ''' Nwaanyị Ajadu/ Nwaanyi Isimkpe''' === Nkowa === Nwaanyi luru di, di ya anwụọ, mana ọlụghị di ọzọ === Nkejiasusu === Áhà === Omumaatu === Nwaanyi ajadu a echiri echichi bu onye na-akpa ezigbo agwa === Mkpoputa === [[File:Ig-nwaanyi agadu.ogg]] === Olumba === Nwaanyi isimkpe (Abia) === Ntughari n'asusu ozo === === Bekee === [https://en.wiktionary.org/wiki/widow widow] [[Òtù:aha]] 4l4n4oydghvtq89fmq59bb4vb7cuz8s ịsam 0 3231 30178 23324 2026-05-04T02:14:52Z Lucy Iwuala 49 Updated page 30178 wikitext text/x-wiki =nkọwa= Anụ na-enweghị ọkpụkpụ. Mkpo ya na-eji nji. A na-ahụ ya na mmiri ma ọ bụ akụkụ ya. [[Usòrò:Periwinkles on display at Garki Market, Abuja, Nigeria.jpg|thumb|Periwinkles on display at Garki Market, Abuja, Nigeria|thumb|isam]] ===nkejiasụsụ=== Aha ===ọmụmaatụ=== Ọ zụrụ ịsam n'ahịa taa. ===mkpọpụta=== ===olumba=== #ututu #mfị # Atitara =ntụgharị n'asụsụ ọzọ= ===bekee=== https://en.wiktionary.org/wiki/periwinkle [[Òtù:aha]] 9db76fet3hzg7vrx6d2tdmrz354y5dd ọgba 0 3363 30163 30025 2026-05-03T22:59:57Z Lucy Iwuala 49 /* = Mkpọpụta */ 30163 wikitext text/x-wiki [[Usòrò:Baden Königshöhle 01.jpg|thumb|ọgba]] [[Usòrò:FingalsCave01LB.jpg|thumb|nnukwu ọgba ]] == Nkọwa == ohere ma ọ bụ ihe dị ka ụlọ ekereke nke dị n'okpuruala n'akụkụ ugwu ma ọ bụ n'elu site n'agbata ugwu === Nkejiasụsụ === Aha === Ọmụmaatụ === === Mkpọpụta === [[File:Ig-Ọgba.ogg]] === Olumba === == Ntụgharị n'asụsụ ọzọ == === Bekee === [[wiktionary:cave|Cave]] [[Òtù:aha]] kxbt7o5pfququwtdaavcfpogruhy3om ụta 0 3550 30160 29927 2026-05-03T22:51:38Z Lucy Iwuala 49 Updated page 30160 wikitext text/x-wiki =Nkọwa= Mgbe ndị mmadụ na-ekwu maọbụ na-eche na onye ọzọ mere ihe na-adịghị mma maọbụ ọ kpatara ihe ọjọọ na-eme. ===Nkejiasụsụ=== Ngwaa ===Ọmụmaatụ=== Atara nwanyị ahụ ụta maka ọnwụ nwa ya. ===Mkpọpụta=== [[File:Ig-ụta.ogg]] ===Olumba=== =Ntụgharị n'asụsụ ọzọ= ===Bekee=== [https://en.m.wiktionary.org/wiki/blame blame] [[Òtù:aha]] 4efbyy4t8om4mrv6nxwikvnav7ea1z4 iri atọ na ato 0 4059 30172 29941 2026-05-03T23:56:57Z Lucy Iwuala 49 Updated page 30172 wikitext text/x-wiki '''Iri atọ na atọ''' ==Nkọwa== Ọnụ ọgụgụ nke so iri atọ na anọ na ịlụ ===Nkejiasụsụ=== Aha ===Ọmụmatụ=== Ọnụ ọgụgụ nke iga ewere na iguchia iri atọ na abụọ ===Nkpọpụta=== [[File:Ig-iri atọ na atọ.ogg]] ===Olumba=== ===Ntụgharị n' asụsụ ọzọ=== ===Bekee=== Thirty three [[Category:Aha]] [[Otú:ọnụ ọgụgụ]] 9sqc0v5qkxf1wdxduak1dv65syiejk6 fom nnabata 0 4074 30179 30131 2026-05-04T02:54:37Z Lucy Iwuala 49 Updated page 30179 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== ===Nkejiasusu=== Aha ===Ọmụmatu=== Akwụ dị na nkata ahụ ===Mkpoputa=== [[File:Ig-fom nnabata.ogg]] ===Olumba=== ==Ntụgharị na asụsụ ọzọ== ===Bekee=== [https://en.wiktionary.org/wiki/basket basket] [[Category:Aha]] 2tj1g6hgz56ug9lx4gp6p71xqycs5cy Ịnwe Mmekọahụ n’ike 0 5166 30183 29826 2026-05-04T06:53:15Z Iwuala chisom 965 Added audio pronounciation 30183 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== Ịnwe Mmekọahụ n’ike bụ mwakpo anụ ahụ megide onye ọzọ ma ọ bụ omume mmekọahụ e mere na-enweghị nkwenye doro anya. ọ gụnyere ị manye mmadụ ka ọ susuo gị ọnụ ma ọ bụ metụ gị aka na-enweghị ikike. ===nkejiasụsụ=== Aha ===ọmụmaatụ=== Ịnwe mmekọahụ n’ike bụ ihe ọjọọ nke iwu machibidoro. ===mkpọpụta=== [[File:LL-Q33578 (ibo)-Iwuala chisom-Ịnwe Mmekọahụ n’ike.wav]] ===olumba=== Idina mmadụ n'ike. =ntụgharị n'asụsụ ọzọ= ===bekee=== [https://en.m.wiktionary.org/wiki/sexual_assault#English sexual assault] [[Òtù:aha]] ih64c1ns3g30gtga7gnw8l3xffw0eia puku abụọ na narị atọ 0 5245 30159 29926 2026-05-03T22:51:06Z Lucy Iwuala 49 Updated page 30159 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== Ọ bụ otu n'ime ọnụ ọgụgụ enwere n'ụwa. A na-agụ ya ma agụchaa [[puku abụọ na narị abụọ na iri itoolu na itoolu ]] na kwa tupu agụọ [[puku abụọ na narị atọ na otu ]]. ===Nkejiasụsụ=== Aha ===Ọmụmatụ=== N’afọ puku abụọ na iri, ihe di egwu mere na mba Naịjịrịa. ===Mkpọpụta=== [[File:Ig-puku abụo na narị atọ.ogg]] ===Ọlụmba=== === Ntụgharị n' asụsụ ọzọ === == Bekee == [https://en.wiktionary.org/wiki/ Two thousand three hundred] (2300) [[Category: Aha]] [[Category: Ọnụọgụgụ]] [[Category: Wiki for Catholic Youths]] pta2cjqxl96ibskmpwe3dviess88dyi Nwáịnyị 0 5605 30164 30041 2026-05-03T23:02:02Z Lucy Iwuala 49 Updated page 30164 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== '''Nwáịnyị''' bụ Mmiri buru ibu nke na-agbasa nke ukwuu. ==Nkejiasụsu== Aha ===Ọmụmaatụ=== # '''''Mmiri Oké Osimiri Pasifik dị oke omimi. ''''' # '''''Oké Osimiri India nwere ọtụtụ azụ na osisi mmiri. ''''' ===Mkpọpụta=== [[File:LL-Q33578 (ibo)-Anastesia chi-Nwanyi.wav|LL-Q33578_(ibo)-Anastesia_chi-Nwanyi]] ===Olu mba=== # '''''Mmiri Nnukwu''''' ==Ntughari n'asusu ozo== ===Bekee=== [https://en.wiktionary.org/wiki/ocean Ocean] [[Category:Aha]] rrphz0hbpip1smopjs2wr6tanhqm15m 30165 30164 2026-05-03T23:02:22Z Lucy Iwuala 49 Lucy Iwuala moved page [[Nwanyi]] to [[Nwáịnyị]]: Wrong spelling 30164 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== '''Nwáịnyị''' bụ Mmiri buru ibu nke na-agbasa nke ukwuu. ==Nkejiasụsu== Aha ===Ọmụmaatụ=== # '''''Mmiri Oké Osimiri Pasifik dị oke omimi. ''''' # '''''Oké Osimiri India nwere ọtụtụ azụ na osisi mmiri. ''''' ===Mkpọpụta=== [[File:LL-Q33578 (ibo)-Anastesia chi-Nwanyi.wav|LL-Q33578_(ibo)-Anastesia_chi-Nwanyi]] ===Olu mba=== # '''''Mmiri Nnukwu''''' ==Ntughari n'asusu ozo== ===Bekee=== [https://en.wiktionary.org/wiki/ocean Ocean] [[Category:Aha]] rrphz0hbpip1smopjs2wr6tanhqm15m ógbóji 0 6040 30168 29878 2026-05-03T23:18:19Z Lucy Iwuala 49 Updated page 30168 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== Ogboji bu ebe a na a dowa ji ma akochaa ji ===Nkejịasụsụ=== Aha ===Ọmụmatụ=== Ji nna m di na ogboji ya ===Mkpọpụta=== [[File:LL-Q33578 (ibo)-Anastesia chi-ógbóji.wav|LL-Q33578_(ibo)-Anastesia_chi-ógbóji]] ===Olumba=== Obaji (Anambra) ==Ntụghari n' Asụsụ Ọzọ== ===Bekee=== Ban [[Category:Aha]] 7bd9uqei87tzwwh0ctssp4env9vcbb9 ọru ubi 0 6081 30175 29806 2026-05-04T00:48:43Z Lucy Iwuala 49 Updated page 30175 wikitext text/x-wiki ===Nkọwa=== Ọ bụ ala ebe a na-akọ ihe nri ===Nkejịasụsụ=== Enyemaka ngwa ===Ọmụmatụ=== Anyị kọrọ Ihe na-ọru ubi ===Mkpọpụta=== [[File:LL-Q33578 (ibo)-Anastesia chi-Ọrụ ubi.wav|LL-Q33578_(ibo)-Anastesia_chi-Ọrụ_ubi]] ===Olumba=== Ọrụ ugbo ==Ntụghari n' Asụsụ Ọzọ== ===Bekee=== Farm [[Category:Aha]] 00ughkuxiv7jpm3533ftw59it25oewb ijikara 0 6125 30174 29817 2026-05-04T00:12:44Z Lucy Iwuala 49 Updated page 30174 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== Ọ bu mkpuru osisi n'epe oke mpe na achakwa edo edo ===Nkejịasụsụ=== Aha ===Ọmụmatụ=== Wetara m mkpụrụ osịsị ana akpọ iji kàrà ebe a ===Mkpọpụta=== [[File:LL-Q33578 (ibo)-Iwuala chisom-ijikara.wav]] ===Ọrlụmba=== ==Ntụghari n' Asụsụ Ọzọ== Hog Plum ===Bekee=== [[Category:Aha]] i5oms3xtgpu2ys0xk9bxyrai7o8mh9n akwụkwọ añara 0 6129 30181 29974 2026-05-04T03:25:24Z Lucy Iwuala 49 /* Ọlụmba */ 30181 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== nke a bu Akwụkwọ nri si n'osisi añara pụta ana ata ya ata enwekwara ike iji ya sie nri di ice iche dika ji,dgz ===Nkejịasụsu Aha ===Ọmụmatụ=== Akwụkwọ nri na_enye obara n'ahu ===Mkpọpụta=== [[File:Ig-akwụkwọ añara.ogg]] ===Ọlụmba=== ==Ntụghari n' Asụsụ Ọzọ== Garden egg leaf ===Bekee=== [[Category:Aha]] gsggz9d5lk9lzejwxc9dbk8p8ddxjq1 Nwanyi 0 6257 30166 2026-05-03T23:02:22Z Lucy Iwuala 49 Lucy Iwuala moved page [[Nwanyi]] to [[Nwáịnyị]]: Wrong spelling 30166 wikitext text/x-wiki #KÚFÙ [[Nwáịnyị]] cvhlqr1os9d5wy42guk7sm7epm6qqwu