Wiktionary igwiktionary https://ig.wiktionary.org/wiki/Ihu_mb%E1%BB%A5 MediaWiki 1.47.0-wmf.1 case-sensitive Midia Ọpụrụiche Ńkàtá Ojiarụ Ńkàtá ojiarụ Wiktionary Ńkàtá Wiktionary Faịlụ Ńkàtá faịlụ MidiaWiki Ńkàtá MidiaWiki Templeeti Ńkàtá templeeti Enyemaka Ńkàtá enyemaka Otú Ńkàtá otú TimedText TimedText talk Module Module talk Event Event talk Ichafu-isi 0 632 30201 19495 2026-05-12T07:11:23Z Deetailz 1220 E tinyere m mmetụta nke gosiri okwu a na asụsụ bekee. 30201 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== Ichafu-isi bų ųdi akwa ndi iyom ji ekechi isi ma ha chǫǫ ije ebe ufodu, dika ije ųka, agbam-akwukwu nakwa oriri di iche iche.İchafu isi na ebulite ekike ndi iyom ma na ebulitekwa ọnọdų ha enu. [[Usòrò:The Nigerian Head Gear (Gele) 02.jpg|thumb|right|Ichafu-isi]] ===Nkejiasųsų=== Aha ===Ọmụmaatụ=== ichafu-isi nwayi a di oke ǫnų ahia, mana ǫ mara mma nke ukwuu. Anyị na ekpu ichafu-isi na ụlọ ụka anyi ===Mkpọpụta=== [[Usòrò:LL-Q33578 (ibo)-Akwugo-Ịchafu isi.wav|thumb|áká_èkpè]] ===Olumba=== ==Ntụghari n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== [[wikipedia:Head_tie|head tie]] [[Òtù:aha]] rklj1tt88rr6vxuzwv3nxsu46rt1yvc