Wiktionary
igwiktionary
https://ig.wiktionary.org/wiki/Ihu_mb%E1%BB%A5
MediaWiki 1.47.0-wmf.6
case-sensitive
Midia
Ọpụrụiche
Ńkàtá
Ojiarụ
Ńkàtá ojiarụ
Wiktionary
Ńkàtá Wiktionary
Faịlụ
Ńkàtá faịlụ
MidiaWiki
Ńkàtá MidiaWiki
Templeeti
Ńkàtá templeeti
Enyemaka
Ńkàtá enyemaka
Otú
Ńkàtá otú
TimedText
TimedText talk
Module
Module talk
Event
Event talk
A Galaghi Onu
0
6
42034
29590
2026-06-12T21:55:21Z
Iwuala chisom
965
42034
wikitext
text/x-wiki
'''A Galaghi Ọnụ''
==Nkọwa==
Nke a bụ mgbe ọnuahịa ihe dị mfe izuta.
===Nkejịasụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
Ọnụ ahịa uwe m ahụ a galaghi ọnụ
===Mkpọpụta===
[[Usòrò:LL-Q33578 (ibo)-Ebube Clara-A Galaghi Onu.wav|thumb|left|alt=A Galaghi Onu |A Galaghi Onu ]]
===Olumba===
Adaghi ọnụ
==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ==
===Bekee===
[[Òtù:aha]]
Not Expensive
8lbgs6n8miiovm1g1ceua7v0wr55snx
Abalị dị egwu
0
13
42036
16461
2026-06-12T22:01:31Z
Iwuala chisom
965
42036
wikitext
text/x-wiki
Abali dị egwu(darkness is dangerious)
===Nkọwa===
Abalị dị egwu bụ onye na enwe égbè na ngwa agha ndị ọzọ ezu ohi.
[[Usòrò:07 - Janizary of Arabia Felix.jpg|07 - Janizary of Arabia Felix|thumb|right|alt=Abalị dị egwu |Abalị dị egwu ]]
===Nkejịasụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
Ndị Abalị dị egwu na anọ ebe a.
===Mkpọpụta===
[[Usòrò:LL-Q33578 (ibo)-Chidimmanwaeze22-Abalị dị egwu.wav|thumb|left|alt=Abalị dị egwu |Abalị dị egwu ]]
===Olumba===
Ọjị egbe ezu
Ugbene-Ajima
===Ntụgharị n'asụsụ ozo===
Bekee
[https://en.m.wiktionary.org/wiki/armed_robbery robbery]
[[Òtù:aha]]
pw6bvzn5f0cij8jagljia3hhe1r11hh
Abasili
0
14
42038
29212
2026-06-12T22:08:09Z
Iwuala chisom
965
42038
wikitext
text/x-wiki
'''Abasili'''
===Nkọwa===
Ihe bara uba
===Nkejiasụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
# Abasili bụ aha mmadụ na ala Igbo
# Aha nwanne m bụ Abasili
===Mkpoputa===
[[File:LL-Q33578_(ibo)-Dagentle-Abasili.wav]]
===Olumba===
===Ntụgharị n'asụsụ ọzọ===
===Bekee===
Multiple
[[Òtù:Wiki Loves Names]]
[[Otú:Nkọwa okwu]]
[[Òtù:Aha]]
[[Category:Mmadụ]]
[[Category:Igbo Noun Project]]
iign8hx37lh3j506ss73zsc0h2pvklc
Abia state
0
15
42039
17259
2026-06-12T22:10:39Z
Iwuala chisom
965
42039
wikitext
text/x-wiki
==Nkọwa==
Abia steeti bụ steeti dị na mpaghara ufe-ndoro ndọrọ ọchịchị Ndịda-Anyanwu nke nọ na obodo Naijiria, ya na ugwu na ugwu-ọwụwa anyanwụ site na steeti Enugu, yana Ebonyi, Imo steeti n'ọdịda anyanwụ, steeti Cross River n'ọwụwa anyanwụ, steeti Akwa Ibom n'akụkụ ya. ndịda ọwụwa anyanwụ, na ndida Steeti Rivers.
===Nkejịasụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
Abum onye Abia Steeti
===Mkpọpụta===
[[File:Ig-Abia State.ogg
]]
===Olumba===
Asụsụ Igbo
=Ntụgharị n'asụsụ ọzọ=
===Bekee===
Abia State is a state in the South-East geopolitical zone of Nigeria, it is bordered to the north and northeast by the states of Enugu, and Ebonyi, Imo State to the west, Cross River State to the east, Akwa Ibom State to the southeast, and Rivers State to the south.
pxvzin8mnyfy7ukzl7d1ztd7tpb7ldl
Abu
0
16
42043
22305
2026-06-12T22:19:12Z
Iwuala chisom
965
42043
wikitext
text/x-wiki
""" Abụ"""
===Nkọwa===
Abụ bụ egwu ma ọbụ ukwe a na-agụ iji nwee obi anụri.
===Nkejiasụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
# Abụ a dị mma nke ukwuu.
# Anyị bụrụ abụ ụnyaahụ.
===Mkpọpụta===
[[File:Ig-Abu.ogg]]
===Olumba===
Ukwe(Nnewi, Anambra Steeti)
===Ntụgharị n'asụsụ ọzọ===
===Bekee===
Song
[[Òtù:Wiki Loves Names]]
6yenlp7xou0wiqfr8rfy4pus3fudnlp
Adachukwu
0
32
42046
29435
2026-06-12T22:25:46Z
Iwuala chisom
965
42046
wikitext
text/x-wiki
Adachukwu
===Nkọwa===
Adachukwu pụtara na nwata nwa ada.
===Nkejịasụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
Adachukwu bụ aha ana-kpo nwanyị na ala igbo
===Mkpoputa===
[[File:Ig-Adaukwuu.ogg]]
===Olumba===
Adaolisa
===Ntụgharị n'asụsụ ọzọ===
===Bekee===
God's daughter
[[Òtù:wiki loves names]]
[[Òtù:aha]]
[[Òtù:Mmadụ]]
[[Òtù:Igbo Noun Project]]
9ukfk6gsggou3mn4yw18pwjnnc63qay
Ndọrọndọrọ ochịchị obodo
0
1035
42041
23686
2026-06-12T22:13:57Z
Iwuala chisom
965
42041
wikitext
text/x-wiki
''' Ndọrọndọ ọchịchị obodo '''
=Nkọwa=
''' Ndọrọndọ ọchịchị obodo ''' bụ usoro ana-agbaso were rọpụta ndị ga achị obodo
===Nkejịasụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
Ikenna so n'otu ndi na azo '''ndọrọndọrọ ọchịchị obodo'''
===Mkpọputa===
[[File:Ig-Ndọrọndọrọ ochịchị obodo.ogg]]
===Olumba===
=Ntụgharị n'asụsụ ọzọ=
===Bekee===
[https://en.wiktionary.org/wiki/politics politics]
[[Òtù:aha]]
8pttgjtsrn9mqamn7wyk92kh1pftpom
isiobodo
0
2188
42048
30045
2026-06-13T00:43:53Z
Iwuala chisom
965
42048
wikitext
text/x-wiki
'''Isi Obodo'''
=Nkọwa=
Obodo ebe ọtụtụ na achị obodo ahụ no
Otu n'ime ọtụtụ obodo bu nke nwere ihe mmepe dị iche iche karịa obodo ndị ozo
===Nkejiasusu===
Aha
===Ọmumaatu===
#isiobodo Naijirịa bụ abuja
#ebe eji mere isiobodo Anambra Steeti bụ Awka
===mkpoputa===
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Eboms Divinefavour-Isiobodo.wav|LL-Q33578_(ibo)-Eboms_Divinefavour-Isiobodo]]
===olumba===
===ntughari asusu ozo===
https://en.wiktionary.org/wiki/state_capital
[[Òtù:aha]]
ce3feyhqpczyg904jjphutzkj2qa859
ndịiche nke ọdịnaala
0
2502
42042
11391
2026-06-12T22:16:30Z
Iwuala chisom
965
42042
wikitext
text/x-wiki
'''ndịiche nke ọdịnaala'''
=Nkọwa=
Nke a bụ ndịiche dị iche iche dị n'ọdịnaala dị iche iche. Ndị iche ndị a gụnyere nrị, nkwenye,ekike nakwa ihe ndị ọzọ.
===Nkejiasụsụ===
Aha
===ọmụmaatụ===
E nwere ndị iche nke ọdinaala n'etiti ekike ndị igbo na ndị tiv
===mkpoputa===
[[Usòrò:LL-Q33578 (ibo)-Obihoja-ndị ichie nke ọdịnala.wav|thumb|left|ndịichie nke odinaala]]
===olumba===
=ntughari asusu ozo=
===bekee===
[cultural diversity]
[[Òtù:aha]]
552sjo62y0ualttbudyxojk36ldtgwa
Ụkwụ
0
3477
42049
15559
2026-06-13T00:47:37Z
Iwuala chisom
965
42049
wikitext
text/x-wiki
<b>Ụkwụ</b>
= Igbo =
# '''''Ụkwụ''''' bụ akụkụ ahụ mmadụ ma ọ bụ anụmanụ ji aga ije.
# oche na tebuulụ nwere ụkwụ mana ha ejighi ya aga ije.
=== Ụkwụ ===
# '''''ụkwụ''''' bụ aha akụkụ ahụ eji aga ije.
# '''''ụkwụ''''' mụ dị ọcha.
# Eji mụ '''''ụkwụ''''' mụ aga ije
# Ọ gbara ya '''''ụkwụ'''''
ọ dị n'ụkwụ oche.
=== Mkpọpụta ===
[[Usòrò:LL-Q33578 (ibo)-Iwuala Lucy-Ụkwụ.wav|thumb|left|alt=Ụkwụ |Ụkwụ ]]
=== Olumba ===
=== Myịrị-okwu ===
=Ntụgharị okwu=
=== English ===
[https://en.wiktionary.org/wiki/Leg Leg]
=== French ===
[https://web.archive.org/web/20180109034348/https://fr.wiktionary.org/wiki/jambe Jambe]
=== German ===
[https://de.wiktionary.org/wiki/Bein Bein]
[[Òtù:aha]]
6xxf37gc9v7evtao9a4fgl8d5exn0v5
Abu akwa ariri
0
3700
42044
23236
2026-06-12T22:21:12Z
Iwuala chisom
965
42044
wikitext
text/x-wiki
"""Abu akwa ariri"""
====== Nkọwa ======
Nke a pụtara abụ maka ihe mere mmadụ ma ọ bụ onye ọ́dachi dakwasara.
===Nkejiasụsụ ===
Aha
====== Ọmụmaatụ ======
Ị́ be akwa ariri na nwute.
====== MKpọpụta ======
A/bụ/a/kwa/a/ri/ri.
====== olumba ======
Abụ nwute.
====== Ntụghari na asụsụ ọzọ ======
====== Bekee ======
Sorrowful Song
<nowiki>[[Category: wt/ig/wiki loves names]]</nowiki>
<nowiki>[[Category: wt/ig]]</nowiki>
ndwwutmg2y7uk0cxo499rqh0n1e6nga
Afonto
0
3710
42050
23245
2026-06-13T00:49:25Z
Iwuala chisom
965
42050
wikitext
text/x-wiki
"""Afọ Ntọ"""
====== Nkọwa ======
Nke a bụ mmadụ Enwe nnukwu afo.
=====Nkejiasụsụ =====
Aha
======Ọmụmaatụ ======
Onyeka nwere afọ ntọ.
====== MKpọpụta ======
A/fọ/n/tọ
====== Olumba ======
Afọ ukwu
====== Ntụgharị na asụsụ ọzọ ======
====== Bekee ======
Pot Belly
<nowiki>[[Category: wt/ig/wiki loves names]]</nowiki>
<nowiki>[[Category: wt/ig]]</nowiki>
6am65c73rle2vpfgosdc5xd54gbfxup
42051
42050
2026-06-13T00:49:41Z
Iwuala chisom
965
42051
wikitext
text/x-wiki
"""Afọ Ntọ"""
====== Nkọwa ======
Nke a bụ mmadụ enwe nnukwu afo.
=====Nkejiasụsụ =====
Aha
======Ọmụmaatụ ======
Onyeka nwere afọ ntọ.
====== MKpọpụta ======
A/fọ/n/tọ
====== Olumba ======
Afọ ukwu
====== Ntụgharị na asụsụ ọzọ ======
====== Bekee ======
Pot Belly
<nowiki>[[Category: wt/ig/wiki loves names]]</nowiki>
<nowiki>[[Category: wt/ig]]</nowiki>
rhi7ffn3b1jvk2e6j2343e4vm7gnol7
Abigbo
0
4069
42040
23786
2026-06-12T22:12:05Z
Iwuala chisom
965
42040
wikitext
text/x-wiki
'''Egwu Abigbo'''
==Nkọwa==
Egwu Abigbo bụ otu n'ime ụdị egwu odinaala.
===Nkejiasụsụ===
Aha
===Ọmụmatụ===
Ụfọdụ obodo na-agba egwu Abigbo
===Mkpọpụta===
[[Usòrò:LL-Q33578 (ibo)-Akwugo-Abigbo.wav|thumb|áká_èkpè]]
===Olumba===
==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ==
===Bekee===
Abigbo dance
[[Category:Aha]]
[[Otú:Ngwaa ]]
hy50bnlia347a7klhx723mscn13sz5q
Abagana
0
4331
42035
20070
2026-06-12T21:58:29Z
Iwuala chisom
965
42035
wikitext
text/x-wiki
==Nkọwa==
Abagana bụ aha obodo dị na Anambra Steeti
===Nkejiasụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
Nne ya gàrà Abagana
===Mkpọpụta===
[[Usòrò:LL-Q33578 (ibo)-Akwugo-Abagana.wav|thumb|áká_èkpè|alt=Abagana |Abagana ]]
===Olumba===
==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ==
===Bekee===
kbr69660mcqj5ajjhc6y2hevxem5c0a
Puku abụọ na iri asaa na abuo
0
5047
42033
28388
2026-06-12T21:52:20Z
Iwuala chisom
965
42033
wikitext
text/x-wiki
'''Puku abụọ na iri asaa na abuo'''
=== Nkọwa ===
Ọ bụ otu n'ime ọnụ ọgụgụ enwere n'ụwa. A na-agụ ya ma agụchaa [[Puku abụọ na iri asaa na otu]] na kwa tupu agụọ [[Puku abụọ na iri asaa na ato]].
===Nkejiasụsụ===
Aha
===Ọmụmatụ===
N’afọ puku abụọ na iri, ihe dị egwu mere na mba Naịjịrịa.
===Mkpọpụta===
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Ceentia-Puku abụọ na iri asaa na abuo.wav|LL-Q33578 (ibo)-Ceentia-Puku abụọ na iri asaa na abuo]]
===Ọlụmba===
=== Ntụgharị n' asụsụ ọzọ ===
==Bekee==
[https://en.wiktionary.org/wiki/two_thousand_and_seventy_two, Two thousand and seventy two] (2072)
[[Category:Aha]]
[[Category:Ọnụọgụgụ]]
[[Category:Wiki for Catholic Youths]]
kc6g2rz4v7tgrp05db4kvlufhsgcvr7
Agadi nwanyị anaghị aka-nka n’egwu o ma agba
0
5993
42047
27995
2026-06-12T22:27:35Z
Iwuala chisom
965
42047
wikitext
text/x-wiki
==Nkọwa ==
Nke a bụ ilu Igbo na-akọwa na oge afọ anaghị ehichapụ ezi agụụ, nkà, ma ọ bụ àgwà mmadụ.
==Myiri n'asụsụ ==
===Bekee ===
#Old habits, passions, and character traits do not easily disappear with age.
#People keep doing what they love, no matter their age.
[[Category:ilu]]
e4acdggxokspgn1h0wln8sxmqh58qpg
Adịghị ajụ arụsi ihe mere ihe ji aga nkeọma
0
6175
42045
28880
2026-06-12T22:22:50Z
Iwuala chisom
965
42045
wikitext
text/x-wiki
===Nkọwa===
Ọ dịghị onye na-ajụ ajụjụ mgbe ihe na-aga nke ọma. Anyị na-ajụ ajụjụ nanị mgbe ihe na-agazighị agazi.
==Nkejiasụsụ==
Ilu
==Mkpọpụta==
[[File:Ig-Adịghị ajụ arụsi ihe mere ihe ji aga nkeọma.ogg|Ig-Adịghị ajụ arụsi ihe mere ihe ji aga nkeọma]]
==Myiri n'asụsụ ọzọ==
===Ntụgharị n'asụsụ===
==Bekee==
Nobody goes to a prophet to find out why they’re doing well in life.
fns35alnhibqq7j3l0u5ubybfuaxqb7
A tufue aziza uno, ututu a chọba ya
0
6289
42037
30322
2026-06-12T22:04:20Z
Iwuala chisom
965
42037
wikitext
text/x-wiki
==Nkọwa==
Ihe ọbụla dị n’ụlọ nwere uru na ọrụ ọ na-arụ, ọbụna nke mmadụ na-eleghara anya.Ilu a na-akụzi na mmadụ ekwesịghị ileda ihe ọ bụla anya n’ihi na ụbọchị ọ ga-adị mkpa nwere ike ịbịa.
==Mkpọpụta==
[[File:Ig-A tufue azịza uno, ụtụtụ a chọba ya.ogg]]
==Myiri N'asụsụ Ọzọ==
===Bekee===
Anything in the house has its own work to do.
[[Category:Ilu]]
98lo27sbhjvp4wwxyarkpnd0w7k3gcp