Wiktionary
igwiktionary
https://ig.wiktionary.org/wiki/Ihu_mb%E1%BB%A5
MediaWiki 1.47.0-wmf.6
case-sensitive
Midia
Ọpụrụiche
Ńkàtá
Ojiarụ
Ńkàtá ojiarụ
Wiktionary
Ńkàtá Wiktionary
Faịlụ
Ńkàtá faịlụ
MidiaWiki
Ńkàtá MidiaWiki
Templeeti
Ńkàtá templeeti
Enyemaka
Ńkàtá enyemaka
Otú
Ńkàtá otú
TimedText
TimedText talk
Module
Module talk
Event
Event talk
Abụbọ
0
20
42054
16862
2026-06-14T03:29:13Z
Iwuala chisom
965
42054
wikitext
text/x-wiki
Abụba bụ ihe na adị na ahụ ụmụ nnụnụ na atọ ogologo ma nwekwa agi na ya.
==Nkọwa==
Abụba bụ ịhe dị ogologo nwee ajị dị mfe ma gbasaa agbasa n'ekpuchi n'ahụ ụmụ nnụnnụ, Ọ bụ akụkụ ahụ dị mkpa mere ha ji efe n'elu
===Nkejiasụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
Ọ bụghị nnụnnụ nile nwere nku n'efe efe mana ha dum n'enwe abuba
===Mkpọpụta===
===Olumba===
Abụba
===Ntụgharị n'asụsụ ọzọ===
====Beeke====
Feather [https://dictionary.cambridge.org/dictionary/english/feather Feather]
====French====
Le plume [https://www.wordhippo.com/what-is/the-meaning-of/french-word-349a5b41443b33629993bb62ec0604c86cd3425a.html Le plume]
====Spanish====
Pluma [https://en.wiktionary.org/wiki/pluma pluma]
[[Òtù:aha]]
0nr90zs2ykebwh0z8wzthhegr8zqxd8
Acharaamado
0
26
42058
23069
2026-06-14T03:43:47Z
Iwuala chisom
965
42058
wikitext
text/x-wiki
'''Acharaamado'''
===Nkọwa===
Acharaamado bụ ihe anyi ji amado akwụkwọ anyi maọbụ ihe ozo.
===Nkejiasụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
Acharaamado a bụrụ ibụ.
===Mkpọpụta===
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Sayvhior-Acharaamado.wav|LL-Q33578 (ibo)-Sayvhior-Acharaamado]]
===Ntụgharị n'asụsụ ọzọ===
===Bekee===
Cellotape
[[Òtù:Wiki Loves Names]]
gzo4p5qiiwuwkail6mg7h62bawcbi8l
Afia
0
45
42062
22881
2026-06-14T04:06:38Z
Iwuala chisom
965
42062
wikitext
text/x-wiki
'''Afia'''
===Nkọwa===
Afia maọbụ ahịa bụ ebe a na ere ma na zụta ihe
===Nkejịasụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
Na afia haa na ere ihe dị iche iche dịka ncha, ude, ihe nri, akwa were dịrị gawazia
===Mkpọpụta===
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Sayvhior-Afia.wav|LL-Q33578 (ibo)-Sayvhior-Afia]]
===Olumba===
Ahia
===Ntụgharị n'asụsụ ọzọ===
===Bekee===
https://en.m.wiktionary.org/wiki/Market
===Yoruba===
Oja
===hausa===
Kasuwa
===Category===
[[Òtù:wiki loves names]]
0okid4qf262he1256jffnwl2ch2onuv
Afomachukwu
0
46
42060
29242
2026-06-14T04:01:11Z
Iwuala chisom
965
42060
wikitext
text/x-wiki
'''Afomachukwu'''
==Nkọwa==
Nke a bụ aha pụtara ihe ọma chukwu nna mere mu.
===Nkejiasụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
Aha m bụ Afomachukwu
===Mkpọpụta===
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Sayvhior-Afomachukwu.wav|LL-Q33578 (ibo)-Sayvhior-Afomachukwu]]
===Olumba===
===Ntụgharị n'asụsụ ọzọ===
===Bekee===
Goodness of God
[[Òtù:wiki loves names]]
[[Òtù:aha]]
[[Òtù:Mmadụ]]
[[Òtù:Igbo Noun Project]]
0nf82umiaq6430ovhksqe0evuoz6jbu
Karama Ogwu
0
816
42066
30000
2026-06-14T04:18:41Z
Iwuala chisom
965
42066
wikitext
text/x-wiki
'''Karama Ọgwu'''
==Nkọwa==
Nke a bụ ololo maọbụ kalama eji agbanye ọgwụ
[[Usòrò:US Navy 090308-N-0506A-393 Empty bottles of the de-worming medication albendazole are discarded in a box during a Combined Joint Task Force-Horn of Africa medical civil action project.jpg|thumb|right|alt=Karama Ọgwụ |Karama Ọgwụ ]]
===Nkejịaụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
Kalama ọgwụ nke a kụwara akụwa
===Mkpọpụta===
[[File:Ig-Karama Ogwu.ogg]]
===Olumba===
==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ==
===Bekee===
[[Òtù:aha]]
o44fj8sojzh0geib4xkf389dppnuxc9
adaka
0
1712
42055
7004
2026-06-14T03:35:43Z
Iwuala chisom
965
42055
wikitext
text/x-wiki
'''Adaka'''
==Nkowa==
Adaka bụ anụmanụ gbárá ágbà nke na-ebi na nnụkwụ ọhịa
===Nkeji asụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
Adaka bụ anụ ọhịa jọrọ njọ nke ụkwụụ.
===Olumba===
===Mkpọpụta===
[[Usòrò:LL-Q33578 (ibo)-Timzy D'Great-adaka.wav|thumb|left|alt=adaka|adaka]]
==Ntụghari n'asụsụ ọzọ==
===Bekee===
[https://en.wiktionary.org/wiki/chimpanzee chimpanzee]
[[Òtù:aha]]
jrx658q88hjy5dqpnrqn992bzfowlu8
ikwunaibe
0
2160
42067
30075
2026-06-14T04:44:30Z
Iwuala chisom
965
42067
wikitext
text/x-wiki
===Nkọwa===
Ọbara jikọrọ gị na ha. Ụmụnne gi, ụmụnne nne gi, ụmụnne nna gi, w. d. g
===Nkejiasụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
ikwuaibe anyi bụ ndị oke mmadụ
===Mkpọpụta===
===Olumba===
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Confidence Obi-Ikwu na ibe.wav]]
===Ntụgari n'asụsụ ọzọ===
===Bekee===
[https://en.wiktionary.org/wiki/kindred kindred]
[[Òtù:aha]]
id0f0gmwkmjusnjeyzpx2d2fp9g7cz6
kwa onwa
0
2250
42068
10204
2026-06-14T04:47:28Z
Iwuala chisom
965
42068
wikitext
text/x-wiki
'''kwa ọnwa'''
=Nkọwa=
'''kwa ọnwa''' bụ aha eji egosi ihe na eme ọwa ọbula
===Nkejiasụsụ===
Aha
===Omụmaatụ===
Ụmụ akwụkwọ na eme ule '''kwa ọnwa'''
===Mkpọpụta===
[[Usòrò:Kwa onwa.ogg|thumb|left|kwa onwa]]
===Oluma===
=Ntụgari asụsụ ọzọ=
[https://en.wiktionary.org/wiki/monthly monthly]
[[Òtù:aha]]
mxxckclfz3oazxu99q5rdsdrjtfvx3f
kọrikulọm
0
2259
42063
10261
2026-06-14T04:10:50Z
Iwuala chisom
965
42063
wikitext
text/x-wiki
'''kọrịkulọm'''
=Nkọwa=
'''kọrịkulọm''' bụ atụmaatụ ihe nkuzi dị iche iche Goomentị na-achị achị tụpụtara a ga-akuzi n'ụlọ akwụkwọ dị iche iche
===Nkejiasụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
'''kọrịkulọm''' wayekị apụtala
===Mkpọpụta===
[[Usòrò:Kọrịkulọm.ogg|thumb|Kọrịkulọm]]
===Olumba===
=Ntụghari n'asụsụ ọzọ=
===Bekee===
[https://en.wiktionary.org/wiki/curriculum curriculum]
[[Òtù:aha]]
it22ghork4zmhtmwe1e1b50yuyu0ue9
ndakorita udaume
0
2467
42064
30150
2026-06-14T04:16:06Z
Iwuala chisom
965
42064
wikitext
text/x-wiki
'''Ndakorita Udaume'''
=Nkọwa=
Nke a bụ bu usoro asụsụ igbo na-agbaso mgbe ha na-ede maọbụ asụ asụsụ igbo. e kere udaume uzo abụọ. otu A na otu E udaum ndị mejuputa otu a bụ ndị aga eji na-ede okwu ebe ndị mebere otu E ka aga eji edepu okwu
===Nkejiasusu===
Aha
===Ọmumaatu===
E nwere ndakorita udaume n'okwu ndi
#okuku ahụ dị oji
#ewu ya awuola
===Mkpoputa===
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Iwuala chisom-ndakorita udaume.wav]]
=ntughari n'asusu=
===bekee===
[https://en.wiktionary.org/wiki/vowel_harmony vowel_harmony]
[[Òtù:aha]]
5311h973fg4eavxh2ur42jtknr5mogd
42065
42064
2026-06-14T04:16:28Z
Iwuala chisom
965
42065
wikitext
text/x-wiki
'''Ndakorita Udaume'''
=Nkọwa=
Nke a bụ bu usoro asụsụ igbo na-agbaso mgbe ha na-ede maọbụ asụ asụsụ igbo. e kere udaume uzo abụọ. otu A na otu E udaum ndị mejuputa otu a bụ ndị aga eji na-ede okwu ebe ndị mebere otu E ka aga eji edepu okwu
===Nkejiasụsụ===
Aha
===Ọmumaatu===
E nwere ndakorita udaume n'okwu ndi
#okuku ahụ dị oji
#ewu ya awuola
===Mkpoputa===
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Iwuala chisom-ndakorita udaume.wav]]
=ntughari n'asụsụ=
===bekee===
[https://en.wiktionary.org/wiki/vowel_harmony vowel_harmony]
[[Òtù:aha]]
rgrrcu9a3ojzyfb6pho2sar8tze1o3l
ndi omebe iwu
0
2482
42059
11310
2026-06-14T04:00:00Z
Iwuala chisom
965
42059
wikitext
text/x-wiki
'''ndi omebe iwu'''
=Nkowa=
'''ndi omebe iwu'''nke a bụ ndi mmadụ nke ahọpụtara na obodo ma ye ha ike iji nwere na emebe iwu ya na igbawo iwu nke emegoru nke eji achi obodo.
===Nkeji asụsụ===
Aha
===Omụmaatụ===
'''ndi omebe iwu''' nke obodo anyi nuo ezum ike kemgbe otu onwa kita.
===Mkpọpụta===
===Olumba===
=Ntughari n' asụsụ ọzọ=
===Bekee===
[https://en.wiktionary.org/wiki/legislature legislatures]
[[Òtù:aha]]
qqb6qltavm4t8lg7pg9qkogzywjhwaq
Abuoma
0
4892
42057
22912
2026-06-14T03:41:44Z
Iwuala chisom
965
42057
wikitext
text/x-wiki
"""Abụọma"""
===Nkọwa===
Abụọma bụ aha mmadụ.
===Nkeji Asụsụ===
Aha
===Mkpọputa===
===Olumba===
===Ntụgharị===
===Bekee===
Psalm
emzg1ioz9u0cyci0j9g7tsk5mny78a8
Agadi nwany anaghị nka n'egwu ọ maara agba
0
5739
42056
28807
2026-06-14T03:39:45Z
Iwuala chisom
965
42056
wikitext
text/x-wiki
==Nkọwa==
Nke a bụ ilu Igbo jupụtara na amamihe nke na akọwa na ihe mmadụ mara anya ya bụ ihe marala ya ahụ, agaghị abịa akụzibekwa ya ọzọ, ma ọ bụ na mmadụ enweghị ike ichefu ihe ọ maara eme nke ọma.
==Mkpọpụta==
[[File:LL-Q33578_(ibo)-Goodymeraj-Agadi_nwany%E1%BB%8B_anagh%E1%BB%8B_aka_nka_n%27egwu_%E1%BB%8D_maara_agba.wav]]
==Myiri n'asụsụ ọzọ==
===Bekee===
* Experience counts
* Old habits die hard
[[Category :Ilu]]
jh2fsfxvqg5bhwrb36khcscugbstsxc
Agbacha ọsọ a gụọ milụ
0
6167
42061
28854
2026-06-14T04:03:24Z
Iwuala chisom
965
42061
wikitext
text/x-wiki
==Nkọwa ==
Nke a bụ ilu Igbo na-akọwa na-atụgharị uche mgbe ị rụchara ọrụ siri ike
==Mkpọpụta==
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Chizoba Amanambu-Agbacha ọsọ a gụọ milụ.wav]]
==Myiri n'asụsụ ==
===Bekee ===
#Be reflective after a difficult task
[[Category:ilu]]
osruo3a0fo9p0926y49ejpoi4vddlia
ekwunife
0
8177
42052
2026-06-13T12:41:50Z
Ikechukwu Goodness
1886
Jiri '==Nkọwa== Nke bu mmadu ekwu ihe ọ na hụ ===Nkejiasụsụ=== Aha ===Ọmụmatụ=== Ekwunife gara ahịa ===Olumba=== ==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ== ==Bekee== Don't say anything [[category:Aha]]' kere ihü
42052
wikitext
text/x-wiki
==Nkọwa== Nke bu mmadu ekwu ihe ọ na hụ
===Nkejiasụsụ===
Aha
===Ọmụmatụ===
Ekwunife gara ahịa
===Olumba===
==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ==
==Bekee==
Don't say anything
[[category:Aha]]
4oi9bifjkan5kroitzq9p0e9b9509po
Ekwunife
0
8178
42053
2026-06-13T12:57:21Z
Senator Choko
98
Jiri '==Nkọwa== Nkea bu aha igbo putara na mmadụ anaghị ekwu ịhe nile ọ huru. ===Nkejiasusu=== Aha ===Ọmụmatụ=== *Aha nne m bu Ekwunife. *Ekwunife bịara obodo anyị ụnyahu. *Ekwunife gara ụlọakwụkwọ. ===Olumba=== *Ekwunive ===Mkpọpụta=== [[File:Ig-Ekwunife.ogg|thumb|Ig-Ekwunife]] ==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ== ==Bekee== *Do not say what you see. [[Category:Aha]] [[Category:Mmadụ]]' kere ihü
42053
wikitext
text/x-wiki
==Nkọwa==
Nkea bu aha igbo putara na mmadụ anaghị ekwu ịhe nile ọ huru.
===Nkejiasusu===
Aha
===Ọmụmatụ===
*Aha nne m bu Ekwunife.
*Ekwunife bịara obodo anyị ụnyahu.
*Ekwunife gara ụlọakwụkwọ.
===Olumba===
*Ekwunive
===Mkpọpụta===
[[File:Ig-Ekwunife.ogg|thumb|Ig-Ekwunife]]
==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ==
==Bekee==
*Do not say what you see.
[[Category:Aha]]
[[Category:Mmadụ]]
8vrzygdrw0tv1xbjg3z7mnl1kw0tvjt