Wiktionary
igwiktionary
https://ig.wiktionary.org/wiki/Ihu_mb%E1%BB%A5
MediaWiki 1.47.0-wmf.6
case-sensitive
Midia
Ọpụrụiche
Ńkàtá
Ojiarụ
Ńkàtá ojiarụ
Wiktionary
Ńkàtá Wiktionary
Faịlụ
Ńkàtá faịlụ
MidiaWiki
Ńkàtá MidiaWiki
Templeeti
Ńkàtá templeeti
Enyemaka
Ńkàtá enyemaka
Otú
Ńkàtá otú
TimedText
TimedText talk
Module
Module talk
Event
Event talk
Uzodimma
0
3756
42104
16240
2026-06-15T16:34:06Z
Sylvaline39
429
Improved article
42104
wikitext
text/x-wiki
==Nkọwa==
Nke a putara aha mmadu na ala Igbo. Na uzo adirigo mma.
===Nkejiasụsụ===
Aha
===Ọmụmatụ===
Aha m bụ Uzodimma.
===Mkpọpụta===
U/zo/di/m/ma
===Olumba===
===Ntụgharị n'asụsụ ọzọ===
===Bekee===
The Road is Good
<nowiki>[[Category: wt/ig/wiki loves names]]</nowiki>
<nowiki>[[Category: wt/ig]]</nowiki>
etwqkapzlw6e3otviiuz8yh6zv6l5df
Okwudirichukwu
0
3787
42103
16273
2026-06-15T16:24:56Z
Sylvaline39
429
Improved article
42103
wikitext
text/x-wiki
==Nkọwa==
Okwudirichukwu pụtara na o bu chukwu nwe okwu, buru kwa na Chukwu bú onye ama
===NkejiAsụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
Okwudirichukwu bu aha ana-kpo mmadụ na ala igbo
===Mkpoputa===
Ókwúdịrịchukwu
===Olumba===
Okwudilichukwu
===Ntụgharị n'asụsụ ọzọ===
===Bekee===
Let God be the judge
===Category===
=== <nowiki>[[Category:wt/ig/Wiki Loves names]]</nowiki> ===
22u9kh4bklqkitnjdfkrj6a6sncpcnr
Imeghari ihe
0
4228
42100
19776
2026-06-15T16:09:48Z
Sylvaline39
429
Improved article
42100
wikitext
text/x-wiki
==Nkọwa==
Nke a bụ imeghari ihe ndị ejiri mee ihe tupu a tufuo ya ka e wee benata ahịhịa na gburugburu ebe obibi.
===Nkejịasụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
Imeghari ihe na eme ka gburugburu ebe obibi na di ọcha mgbe nile.
=== Mkpọputa ===
=== Olumba ===
=== Ntụgharị n'asụsụ ọzọ ===
===Bekee===
Recycling
blc7b2abpfsxyr2tjl1vavpv4a0s6yw
Uziza
0
4704
42115
21122
2026-06-15T17:01:59Z
Sylvaline39
429
Improved article
42115
wikitext
text/x-wiki
==Nkọwa==
Uziza bụ akwụkwọ nri na-enwe ísì ọma. E ji ya e si ofe, ọ kachasị ofe egusi. A makwara ya dika ọgwụ, nke na-enyere nwanyị mụrụ nwa ọhụrụ aka inweta ike.
===Nkejiasụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
I ga etinye akwụkwọ ụzịza n' ofe ahụ ka ọ wee nwee isi oma
===Mkpọpụta===
===Olumba===
===Ntụ̀gharị n'asụsụ ọzọ===
===Bekee===
[[Category:wt/ig]]
mjd5dgjhngr4pc2t44fxf2mspsxxxam
Akụbụilo
0
5432
42099
25575
2026-06-15T16:06:38Z
Sylvaline39
429
Improved article
42099
wikitext
text/x-wiki
==Nkọwa==
Nkea bụ aha mmadụ pụtara na akunaụba na ebute iro.
===Nkeji asụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
Akụbụilo bu aha nna Adaku
===Mkpọpụta===
===Olumba===
===Ntụgharị asụsụ ọzọ===
===Bekee===
Wealth brings envy.
56cywfwf1tcew8re68i162v4c1h9ub5
Ọgankwọ
0
5434
42105
25611
2026-06-15T16:36:20Z
Sylvaline39
429
Improved article
42105
wikitext
text/x-wiki
==Nkọwa==
Nkea putara aha anụmanụ na efe n'elu.
===Nkeji asụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
Ọgankwọ na-efe efe
===Mkpọpụta===
===Olumba===
===Ntụgharị asụsụ ọzọ===
===Bekee===
Kite
95j0wu0rdyhmvxg84h3i1urwpjn3c36
Ojukwu
0
5436
42108
25613
2026-06-15T16:47:14Z
Sylvaline39
429
Improved article
42108
wikitext
text/x-wiki
==Nkọwa==
Nkea putara aha na egosi onye jị ihe ịbụ ri ịbụ
===Ọmụmaatụ===
Ojukwu mara mma
===Nkejiasụsụ===
Aha
===Olumba===
===Ntụgharị asụsụ ọzọ===
===Bekee===
Big
1ma2g6x4terunn1l2tb2tp6f0a3nb7q
42109
42108
2026-06-15T16:49:39Z
Sylvaline39
429
Improved article
42109
wikitext
text/x-wiki
==Nkọwa==
Nkea putara aha na egosi onye jị ihe ịbụ ri ịbụ
===Nkejiasụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
Ojukwu mara mma
===Mkpọpụta===
===Olumba===
===Ntụgharị asụsụ ọzọ===
===Bekee===
Big
dmdf3dluz2soi9x8aa5ts0e3sqmbrgo
Uzoamaka
0
5437
42118
25614
2026-06-15T17:08:53Z
Sylvaline39
429
Improved article
42118
wikitext
text/x-wiki
==Nkọwa==
Nkea na akọwa okporo uzo dị mma
===Nkeji asụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
Uzoamaka bu ezi Enyi m
===Mkpọpụta===
===Olumba===
===Ntụgharị asụsụ ọzọ===
===Bekee===
Good road
31mrdhpst4dgkvyc5xn0a5wr2mh9ppf
Ụzọechi
0
5438
42119
25615
2026-06-15T17:12:05Z
Sylvaline39
429
Improved article
42119
wikitext
text/x-wiki
==Nkọwa==
Nkea na kọwaa ụzọ agaghị echi
===Nkejiasụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
Aha onye mụrụ Nna m bụ Ụzọechi
===Olumba===
===Mkpọpụta===
===Ntụgharị asụsụ ọzọ===
===Bekee===
Road do not close
oqbu4vpso11l6ab2s96hjzct9d1cdt0
Gịnịkanwa
0
5439
42120
25616
2026-06-15T17:14:36Z
Sylvaline39
429
Improved article
42120
wikitext
text/x-wiki
==Nkọwa==
Nkea na kọwaa oye ihe karịrị ị mụ nwa
===Nkejiasụsụ===
Akara ajụjụ
===Ọmụmaatụ===
===Olumba===
===Mkpọpụta===
===Ntụgharị asụsụ ọzọ===
===Bekee===
What is bigger than having a child?
rnnem4slis26s2242a648ptatgaxwo2
Iwuala
0
5442
42116
25619
2026-06-15T17:04:23Z
Sylvaline39
429
Improved article
42116
wikitext
text/x-wiki
==Nkọwa==
Iwuala bụ aha mmadụ nke pụtara iwu eji mara obodo,mba maọbụ iwu ndị.
===Nkejiasụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
Iwuala bụ onye Imo steeti.
===Mkpọpụta===
===Olumba===
===Ntụgharị n'asụsụ ọzọ===
===Bekee===
Law of the land
ecauw6w08yiv5kutgq3lt26zd98suh9
Jachukwumma
0
5448
42122
25641
2026-06-15T17:17:16Z
Sylvaline39
429
Improved article
42122
wikitext
text/x-wiki
==Nkọwa==
Aha nkea putara na inye Chineke otuto
===Nkejiasụsụ===
Aha
===Mkpọpụta===
===Ọmụmaatụ===
Mama Nkechi mụrụ nwa nwanyi ma kpọọ aha ya Jachukwumma
===Olumba===
===Ntụgharị asụsụ ọzọ===
===Bekee===
Glorify God
nsc8p65q15xcmuww378e7vjqcr7p8ht
Iwuchukwu
0
5456
42117
25669
2026-06-15T17:06:05Z
Sylvaline39
429
Improved article
42117
wikitext
text/x-wiki
==Nkọwa==
Iwuchukwu bụ aha nke pụtara ọkwa Chukwu nyere.
===Nkejiasụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
Iwuchukwu bụ aha nwanne m
===Mkpọpụta===
===Olumba===
===Ntụgharị n'asụsụ ọzọ===
===Bekee===
God's law or God's Commandments.
gnzv80ascw6sqigwl6lhhhhkyp5rnbj
Chinaemere
0
5475
42101
25701
2026-06-15T16:14:53Z
Sylvaline39
429
Improved article
42101
wikitext
text/x-wiki
==Nkọwa==
Aha putara na Chukwu na emerem ihe nile.
===Nkejiasụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
Chinaemere na agba booolu
===Olumba===
===Mkpọpụta===
===Ntụgharị asụsụ ọzọ===
===Bekee===
God does it
dhhns9qyns7wi3qzyp5qtasqa8om129
Ihechikwuru
0
5476
42110
25702
2026-06-15T16:50:49Z
Sylvaline39
429
Improved article
42110
wikitext
text/x-wiki
==Nkọwa==
Nkwa bụ aha nke pụtara na Ihe Chi kwuru na o kwuwo ya. Chi a ana-ekwu okwu ya nwere ike bụrụ Chineke maọbụ Chi ọzọ.
===Nkejiasụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
Ihechikwuru bụ aha nwa enyi m nwaanyị
===Mkpọpụta===
===Olumba===
===Ntụgharị n'asụsụ ọzọ===
===Bekee===
What God has said
5fuhwobd168hu0h302j2ml13gule60s
Ọgaranya
0
5477
42111
25703
2026-06-15T16:51:58Z
Sylvaline39
429
Improved article
42111
wikitext
text/x-wiki
==Nkọwa==
Ọgaranya bụ aha e ji mara onye nwere akụ na ụba maọbụkwanụ onye ji ego.
===Nkejiasụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
Nna m bụ Ọgaranya
===Mkpọpụta===
===Olumba===
===Ntụgharị n'asụsụ ọzọ===
===Bekee===
A rich person/A wealthy person.
db8w5h6yj4knp3vi5kbr5ud8hr4g81g
Ọnwụamenyi
0
5495
42097
25722
2026-06-15T16:02:44Z
Sylvaline39
429
Improved article
42097
wikitext
text/x-wiki
==Nkọwa==
Nke a bụ aha nke pụtara na ọnwụ amaghị ndị bụ enyi.
===Nkejiasụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
Aha mmadụ niile ji mara nna Emeka bụ Ọnwụamenyi
===Mkpọpụta===
===Olumba===
===Ntụgharị n'asụsụ ọzọ===
===Bekee===
==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ==
===Bekee===
Death does not know friends.
b73pbham5npkaggu8c8u1mucfcl68d4
42098
42097
2026-06-15T16:03:53Z
Sylvaline39
429
42098
wikitext
text/x-wiki
==Nkọwa==
Nke a bụ aha nke pụtara na ọnwụ amaghị ndị bụ enyi.
===Nkejiasụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
Aha mmadụ niile ji mara nna Emeka bụ Ọnwụamenyi
===Mkpọpụta===
===Olumba===
===Ntụgharị n'asụsụ ọzọ===
===Bekee===
===Ntụgharị n'asụsụ ọzọ===
===Bekee===
Death does not know friends.
huj7j9k2a6nac5spiewkpqj82174ihk
Mgbechikwuru
0
5506
42112
25733
2026-06-15T16:52:52Z
Sylvaline39
429
Improved article
42112
wikitext
text/x-wiki
==Nkọwa==
Nkea bụ aha mmadụ nke pụtara oge Chi ji kwuo maọbụ mgbe Chi ji kwuo okwu.
===Nkejiasụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
Aha nwaanyị onye ara ahụ bụ Mgbechikwuru
===Mkpọpụta===
===Olumba===
===Ntụgharị n'asụsụ ọzọ===
===Bekee===
When God says
gs29s2yztp1qyx3gtz8frwez3d3ht62
Ochendụ
0
5507
42114
25734
2026-06-15T16:59:39Z
Sylvaline39
429
Improved article
42114
wikitext
text/x-wiki
==Nkọwa==
Ochendụ bụ aha mmadụ nke pụtara onye na-echekwa ndụ.
===Nkejiasụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
Ọmalịcha nwokorọbia ahụ sị n'aha ya bụ Ochendụ
===Mkpọpụta===
===Olumba===
===Ntụgharị n'asụsụ ọzọ===
===Bekee===
Protector of life
nbpadoaud6vx7mqtc1urxj7sp9o6w59
Ụlọaku
0
5508
42121
25735
2026-06-15T17:15:44Z
Sylvaline39
429
Improved article
42121
wikitext
text/x-wiki
==Nkọwa==
Ụlọakụ bụ ebe a na-edowe ma na-echekwa ego nke na mgbe ọbụla a chọrọ ya, e nwee ike iweputakwa ya.
===Nkejiasụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
Ọkpara nne m na-arụ ọrụ n'Ụlọaku dị na Legọọsụ
===Mkpọpụta===
===Olumba===
===Ntụgharị n'asụsụ ọzọ===
===Bekee===
Bank
2dvd5qry07yvhqfiq3z397yvzmym6ct
Onyewuenyi
0
5509
42123
25736
2026-06-15T17:18:12Z
Sylvaline39
429
Improved article
42123
wikitext
text/x-wiki
==Nkọwa==
Nkea bụ aha nke mpụtara ya dị n'ụdị ajụjụ nke gbadoro ụkwụ n'ịmata onye bụ enyi n'ezịe
===Nkejiasụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
Aha a na-akpọ nwata ahụ bụ Onyewuenyi
===Mkpọpụta===
===Olumba===
===Ntụgharị n'asụsụ ọzọ===
===Bekee===
Who is a friend?
7fvft91rdjnoj7nplpdj47k5bm0cive
Nwamaka
0
5522
42102
25750
2026-06-15T16:18:47Z
Sylvaline39
429
Improved article
42102
wikitext
text/x-wiki
==Nkọwa==
Aha nkea pụtara na nwa bụ ihe dị mma, ọ na-egosi na nwa bụ ihe mara mma mmadụ inwe
===Nkejiasụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
Aha nwa nwanne m bụ Nwamaka
===Mkpọpụta===
===Olumba===
===Ntụgharị n'asụsụ ọzọ===
===Bekee===
Child is good
eajskdrxc9pmsfcan8jhcae9qcrec0g
Mgbechikara
0
5538
42113
25767
2026-06-15T16:55:16Z
Sylvaline39
429
Improved article
42113
wikitext
text/x-wiki
==Nkọwa==
Aha bụ aha nna ndị ìgbo na kọwaa mgbè chukwu na ekwu maọbu oge chukwu kà mma
===Ọmụmaatụ===
Mgbechikara na ehi ụra
===Nkeji asụsụ===
Aha
===Olumba===
===Mkpọpụta===
===Ntụgharị asụsụ ọzọ===
===Bekee===
The time when God appoints
8f1sfkc0gddj8lhgofn24eqcgxr15tm
Okerenkwọ
0
5539
42107
25768
2026-06-15T16:41:53Z
Sylvaline39
429
Improved article
42107
wikitext
text/x-wiki
==Nkọwa==
Aha ka a na kpọọ nwatakịrị nwoke
===Ọmụmaatụ===
Obinna na eme karịa ka Okerenkwọ
===Nkeji asụsụ===
Aha
===Olumba===
===Mkpọpụta===
===Ntụgharị asụsụ ọzọ===
===Bekee===
Surname
hyyly0lrhdng1jbn6amgva2o6zbudww
Nkwukwa
0
5540
42106
25769
2026-06-15T16:39:33Z
Sylvaline39
429
Improved article
42106
wikitext
text/x-wiki
==Nkọwa==
Nke a bụ aha anụmanụ oke ọhịa dị ka ahumachi nke a maara maka isi ísì ya
===Nkejiasụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
===Olumba===
===Ntụgharị asụsụ ọzọ===
===Mkpọpụta===
===Bekee===
Shrew
jeej3m3gj23ftkzlywx6tt2ao55zm1z