Wiktionary
igwiktionary
https://ig.wiktionary.org/wiki/Ihu_mb%E1%BB%A5
MediaWiki 1.47.0-wmf.7
case-sensitive
Midia
Ọpụrụiche
Ńkàtá
Ojiarụ
Ńkàtá ojiarụ
Wiktionary
Ńkàtá Wiktionary
Faịlụ
Ńkàtá faịlụ
MidiaWiki
Ńkàtá MidiaWiki
Templeeti
Ńkàtá templeeti
Enyemaka
Ńkàtá enyemaka
Otú
Ńkàtá otú
TimedText
TimedText talk
Module
Module talk
Event
Event talk
Abụba
0
19
42130
23237
2026-06-18T15:54:29Z
Iwuala chisom
965
42130
wikitext
text/x-wiki
=Nkọwa=
'''Abụba''' bụ ihe na adị mmadụ maọbụ anụmanụ n' ahụ nke na-eme ya inwe oke ahụ maa buo ibu nke ụkwụ.
===Nkejiasụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
'''Abụba''' juru anụ ewu ahụ na ahụ.
===Mkpọpụta===
[[Usòrò:Abuba.ogg|thumb|left|abuba]]
===Olumba===
=Ntugharị n'asụsụ ọzọ=
===Bekee===
[https://en.wiktionary.org/wiki/fats Fats]
[[Òtù:aha]]
3xh9695g53es7hnaed0y7lqokqmh3lr
Acha
0
24
42129
23072
2026-06-18T15:53:04Z
Iwuala chisom
965
42129
wikitext
text/x-wiki
'''Acha'''
==Nkọwa==
Aha mmadụ pụtara chalụ ndilo ma bụrụkwa otu n'ihe oriri
===Nkejịasụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
Aha nwanne nna ma bụ acha E siri m nri acha taa
===Mkpọpụta===
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Sayvhior-Acha.wav|LL-Q33578 (ibo)-Sayvhior-Acha]]
===Olumba===
===Ntụgharị n'asụsụ ọzọ====
===Bekee===
Running away from enemies
[[Òtù:Wiki Loves Names]]
rw39g3s5kbjszzherevztzydo5ujlfs
Adimchukwunkpa
0
39
42143
29420
2026-06-18T16:20:10Z
Iwuala chisom
965
42143
wikitext
text/x-wiki
'''Adimchukwunkpa'''
===Nkọwa===
Adimchukwunkpa pụtara na adim Chukwu nkpa rinne
===Nkejiasụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
Adimchukwunkpa bụ aha ana-kpo mmadụ na ala igbo
===Mkpọpụta===
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Sayvhior-Adimchukwunkpa.wav|LL-Q33578 (ibo)-Sayvhior-Adimchukwunkpa]]
===olumba===
Adimchimkpa
===Ntụgharị n'asụsụ ọzọ===
===bekee===
I am important to God
===category===
[[Òtù:Wiki Loves Names]]
[[Òtù:Aha]]
[[Òtù:Mmadụ]]
[[Òtù:Igbo Noun Project]]
fmbtdh9lyepmjwsnns5gk4n6bb2xh59
Agafu
0
53
42138
23249
2026-06-18T16:09:46Z
Iwuala chisom
965
42138
wikitext
text/x-wiki
'''Agafu'''
===Nkọwa===
Agafu bụ ónyé ná ana mmadụ ihe n'ike
===Nkejịasụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
Uche bụ agafu
===Mkpọpụta===
[[File:LL-Q33578_(ibo)-Dagentle-Agafu.wav]]
===Olumba===
*Onye orị
*Ekpelima
*Oli nike.
*Mmfụlị
*Kpalawo
*Olè
*Onyeoshi
*Onyeohi
*Ekperima
===Ntụgharị n'asụsụ ọzọ===
===Bekee===
Thief
https://en.m.wiktionary.org/wiki/thief
[[Òtù:Wiki Loves Names]]
7fdsgvfukrzty1asuvta9m5x49caxsl
Ifechimelu
0
644
42137
29352
2026-06-18T16:08:16Z
Iwuala chisom
965
42137
wikitext
text/x-wiki
'''IFECHIMELU'''
===Nkọwa===
Ifechimelu pụtara ife Chukwu luru
===Nkejiasụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
#Ifechimelu bụ aha ana-kpo mmadụ na ala igbo
#Aha ya bụ ifechimelu.
===Mkpọpụta===
[[Usòrò:LL-Q33578 (ibo)-Lebron jay-Ifechimelu.wav|áká_èkpè|thumb|Ifechimelu]]
===Olumba===
Ifechiluru
Ifechukwumelu
===Ntụgharị===
===Bekee===
What what has done
===category===
[[Òtù:wiki loves names]]
[[Òtù:aha]]
[[Òtù:Mmadụ]]
[[Òtù:Igbo Noun Project]]
g95scuvay17oio8skt13uq6n6scepr6
Ifechukwukwulu
0
647
42142
29368
2026-06-18T16:17:30Z
Iwuala chisom
965
42142
wikitext
text/x-wiki
'''IFECHUKWUKWUL'''
===Nkọwa===
Ifechukwukwulu pụtara na ọ bụ ife Chukwu kwulu ọ bụ ya ga bịa na mmezu.
===Nkejiasụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
#Ifechukwukwulu bụ aha mmadụ na aza na ala igbo
#Ifechukwukwulu bụ aha ya
===Mkpọpụta===
Iféchukwukwụ́lu
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Iwuala chisom-Ifechukwukwulu.wav|LL-Q33578 (ibo)-Iwuala chisom-Ifechukwukwulu]]
===Olumba===
Ihechukwukwulu
===Ntụgharị===
===Bekee===
What God says is final
===Category===
[[Òtù:wiki loves names]]
[[Òtù:aha]]
[[Òtù:Mmadụ]]
[[Òtù:Igbo Noun Project]]
tulcl6kjd4m1aio5cf9sq0fs73d83wq
Ire Abuo
0
756
42141
16889
2026-06-18T16:15:01Z
Iwuala chisom
965
42141
wikitext
text/x-wiki
'''Ire Abụọ'''
==Nkọwa==
Nke a bụ ọnọdụ ihuu mmadụ dị ka onye okwu asi. Onye anaghi ekwu ezi okwu mgbe ọbụla.
===Nkejịasụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
Nwoke a bụ onye ire abụọ
===Mkpọpụta===
===Olumba===
==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ==
===Bekee===
Contradiction or deviation
[[Òtù:aha]]
rlxixllpubqz314h4l4pea1jn314xsi
Izuchukwu
0
790
42140
29364
2026-06-18T16:13:19Z
Iwuala chisom
965
42140
wikitext
text/x-wiki
'''Izuchukwu'''
===Nkọwa===
Izuchukwu pụtara izu nke Chineke zutere
===Nkejiasụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
Izuchukwu bụ aha ana-kpo nwata nwoke na ala igbo
===Mkpọpụta===
Izúchukwu
===Olumba===
[[File:Ig-Izuchukwu.ogg|thumb|áká_èkpè|alt=Izuchukwu |Izuchukwu ]]
Izunna
Izuchi
===Ntụgharị===
===Bekee===
God's plot
[[Òtù:aha]]
[[Òtù:Mmadụ]]
[[Òtù:Igbo Noun Project]]
359k12l7bv6s4k18jcg7jhvjea22pra
Kenechukwu
0
823
42147
29785
2026-06-18T16:27:30Z
Iwuala chisom
965
42147
wikitext
text/x-wiki
Kenechukwu
===Nkọwa===
Kenechukwu pụtara na ka anyi na ekene chineke
===Nkejiasusu===
Aha
===Omumaatu===
Kenechukwu bụ aha haa na aza na ala Igbo
===Mkpoputa===
[[File:Ig-kenechukwu.ogg|thumb|Ig-kenechukwu|thumb|áká_èkpè|alt=Kenechukwu |Kenechukwu]]
Kenechukwu
===olumba===
Kelechukwu
===Ntughari===
===Bekee===
https://en.m.wiktionary.org/wiki/thank_god
===yoruba===
Adupe lowo olorun
===hausa===
Godiya ga allah
===category===
[[Òtù:wiki loves names]]
[[Òtù:aha]]
[[Òtù:Mmadụ]]
[[Òtù:Igbo Noun Project]]
p0s3oh819n883f4bpopdnhpc2rnxjr3
Mgbakwụnye
0
885
42144
25250
2026-06-18T16:21:45Z
Iwuala chisom
965
42144
wikitext
text/x-wiki
'''[https://upload.wikimedia.org/wikipedia/commons/2/20/Ig-Mgbakwunye.ogg Mgbakwụye]'''
===Nkọwa===
Bụ morpheme agbakwunyere na mmalite nke okwu iji gbanwee ihe ọ pụtara, dị ka ọmụmaatụ dị ka,
===Nkejiasụsụ===
Aha
===Ọmụmatụ===
#Na=N'afo
#Gi=Ginwa
===Mkpọpụta===
===Olumba===
===Ntụgharị n'asụsụ ọzọ===
====Beeke====
* [https://en.m.wiktionary.org/wiki/prefix#:~:text=(transitive)%20To%20put%20or%20fix,to%20place%20at%20the%20start. Prefix]
[[Òtù:Aha]]
[[Otú:aha]]
nqmgttqo0sb0u50g105lh6t7w222c6t
Nchọ
0
1009
42134
4048
2026-06-18T16:03:23Z
Iwuala chisom
965
42134
wikitext
text/x-wiki
'''Nchọ'''
=Nkọwa=
'''Nchọ''' bụ olileanya maọbụ nchekwube maka ihe mmadụ bụ n'uche ọ chọrọ ka ọ mee
===Nkejiasụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
'''Nchọ''' m bụ ka ọdiri anyi mma
===Mkpọpụta===
[[Usòrò:Ncho.ogg|thumb|left]]
===Olumba===
=Ntụghari n'asụsụ ọzọ=
===Bekee===
[https://en.wiktionary.org/wiki/wish wish]
[[Òtù:aha]]
mu0tks806q50juypfv1hk36bbr4ifgj
Ngwa agha
0
1047
42146
29654
2026-06-18T16:25:27Z
Iwuala chisom
965
42146
wikitext
text/x-wiki
'''Ngwa [https://upload.wikimedia.org/wikipedia/commons/c/c4/Ig-ngwá_agha.ogg Agha]'''
=Nkọwa=
Nke a bụ ngwongwo dị iche iche ndị agha ji eje ọgụ.
[[Usòrò:Weapons and equipment displayed by OFB at Defexpo 2016.jpg|thumb|right|Ngwa agha]]
===Nkejiasụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
Ndị be anyi ji ngwa agha sirike eje ọgụ
===Mkpọpụta===
[[File:Ig-Ngwa agha.ogg]]
===Olumba===
Ngwa agha
=Ntụghari n' asụsụ ọzọ=
===Bekee===
[[wiktionary:weapons|weapons]]
[[Òtù:aha]]
elhwvkofsaobtgku9gxmmbc21lo44ru
igirigi mmiri
0
2103
42132
28972
2026-06-18T15:59:39Z
Iwuala chisom
965
42132
wikitext
text/x-wiki
'''igirigi mmiri'''
=Nkọwa=
'''igirigi mmiri''' bụ irighiri mmiri nke n'atụkri na ọnụ ụtụtụ
===Nkejiasụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
'''igirigi mmiri''' na-ada
===Mkpọpụta===
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Sayvhior-Igirigi mmiri.wav]]
===Olumba===
=Ntugharị n'asụsụ ọzọ=
===Bekee===
[https://en.wiktionary.org/wiki/dew dew]
[[Òtù:aha]]
cpb83pxqd5i7039vvsbdjgw7ieqh4m8
ihe siri ike
0
2125
42149
19501
2026-06-18T16:30:58Z
Iwuala chisom
965
42149
wikitext
text/x-wiki
''' ihe siri ike '''
= Nkọwa =
Ihe siri ike na-adighi mmiri mmiri maọbụ ha adighi n'ụdị ikuku
=== Nkejiasụsụ ===
Aha
=== Ọmụmaatụ ===
Ọbasara uwa niile siri ike
Ihe siarai ike aburo maka mụ
=== mkpoputa ===
[[Usòrò:LL-Q33578 (ibo)-Akwugo-Ihe siri ike.wav|thumb|áká_èkpè]]
=== olumba ===
== ntughari n'asụsụ ozo ==
=== bekee ===
[https://en.wiktionary.org/wiki/solid solid]
[[Òtù:aha]]
1skx8hz1io6w84luecm1z1qdqaax0ua
ije oma
0
2134
42148
9584
2026-06-18T16:28:43Z
Iwuala chisom
965
42148
wikitext
text/x-wiki
'''ije ọma'''
=Nkọwa=
'''ije ọma''' bụ otu n'ime ekele a na-ekelee onye na-eme njem maọbụ apụ apụ.
===Nkejiasụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
Nneka na-agwa nne ya gaa '''Ije oma''' oo
===Mkpọpụta===
===Olumba===
=Ntụghari n'asụsụ ọzọ=
===Bekee===
[https://en.wiktionary.org/wiki/[safe journey safe journey]
[[Òtù:aha]]
l7rph31bxr6bn0nzhd79at9i1wc7e2y
isiahiri
0
2185
42128
9877
2026-06-18T15:51:13Z
Iwuala chisom
965
42128
wikitext
text/x-wiki
''' isiahiri '''
= Nkọwa =
Nke a bụ mbido ahịrịokwu ihe ahịrịokwu na-ako maka ya
= = = Nkejiasusu = = =
Aha
= = = Ọmumaatu = = =
# kedu isi ahịrịokwu a ?
# okeke bu nwoke
= = = mkpọpụta = = =
= = = olumba = = =
= Ntugahari n'asụsụ ozo =
= = = bekee = = =
[https://en.wiktionary.org/wiki/subject subject]
[[Òtù:aha]]
tksnw75bzmil23vb46u0kxg7l4lp1gm
mbiambiauda
0
2289
42145
10409
2026-06-18T16:23:44Z
Iwuala chisom
965
42145
wikitext
text/x-wiki
''' Mbiambiauda '''
= Nkọwa =
Nke a bụ mgbe anyi na-ekwuputa okwu ndị nwere udaume ugboro ugboro ugboro.
=== Nkejiasusu ===
Aha
=== Omumaatu ===
Nwanyi na-akwa akwa, ị na-akwa akwa na okuku jiri akwa n'elu akwa ikware akwa dị n'elu akwa.
=== Mkpọpụta ===
[[Usòrò:Mbiambiauda.ogg|thumb|left|mbiambiauda]]
=== Olumba ===
= Ntughari n'asụsụ ozo =
=== Bekee ===
[https://en.wiktionary.org/wiki/assonance Assonance]
[[Òtù:aha]]
8duzdc00y3jxfnqmtmfygooizfbstiv
mgbagoju anya
0
2318
42150
10562
2026-06-18T16:33:42Z
Iwuala chisom
965
42150
wikitext
text/x-wiki
'''mgbagoju anya'''
=Nkọwa=
Nke a bụ mgbe mmadụ na aghotachaghi ihe na eme maọbụ otu okwesiri isi mee ihe
===Nkejiasụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
O nwere mgbagoju anya n'omumu asụsụ Igbo
===Mkpọpụta===
===Olumba===
===Ntụgharị asụsụ ozo===
https://en.wiktionary.org/wiki/confuse
[[Òtù:aha]]
nfawe4rkuxkne710778idvx99o2ipm8
ndagwurugwu
0
2465
42133
30193
2026-06-18T16:01:59Z
Iwuala chisom
965
42133
wikitext
text/x-wiki
[[Usòrò:Bergtocht van Prasüras, door het Val Trupchun naar Alp Purcher 18-09-2019. (actm.) 07.jpg|thumb|otu ndagwurugwu]]
[[Usòrò:Galtür - Jamtal 01.jpg|thumb|ndagwurugwu]]
== Nkọwa ==
Ala dị ala n’agbata ugwu na ugwu, nke a na-enwe osimiri ma ọ bụ iyi na-etiti ya
=== Nkejiasụsụ ===
Aha
=== Ọmụmaatụ ===
* Ndagwurugwu Iva dị n’Enugwu ebe a na-egwu kol
* Enwere ndagwurugwu n’obodo unu?
=== Mkpọpụta===
[[File:Ig-ndagwurugwù.ogg]]
=== Olumba ===
== Ntụgharị n'asụsụ ọzọ ==
=== Bekee ===
[[wiktionary:valley|Valley]]
[[Òtù:aha]]
9yee8bgi5jg45wfexopymhixucbxwet
ngbanaaka
0
2518
42135
29707
2026-06-18T16:05:10Z
Iwuala chisom
965
42135
wikitext
text/x-wiki
<span style="font-size:x-large;">'''ngbanaaka'''</span>
=Nkowa =
# '''''ngbanaaka''''' bụ ihe a na eyi na aka a gi a cho mma
=== Nkejiasụsụ ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
# Nwanyi a nwere'''''Ngbanaka'''''
=== Mkpọpụta ===
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Lezechima404-ngbanaka.wav]]
=== Olumba ===
[[aha|Ola aka]]
[Abia]
Odu bụ ihe ana agbana aka nke ndị okeghi gi achọ mma na asụsụ ezeagu n' Enugu Steeti.
=== Myịrị-okwu ===
=Ntụgharị n'asụsụ ọzọ=
=== English ===
[https://en.wiktionary.org/wiki/Bangle Bangle]
[[Òtù:aha]]
5i260adccreydv7m4yabrdbwreb8fma
ngelenge
0
2519
42136
23690
2026-06-18T16:06:42Z
Iwuala chisom
965
42136
wikitext
text/x-wiki
'''ngelenge'''
=Nkọwa=
'''Ngelenge''' bụ otu n'ime ihe ndị Igbo ji eti egwu. Eji osịsị arụ ya ma na akụ kwa ya akụ.
===Nkejịasụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
Nna m na ake '''ngelenge''' na egwu obodo ayi.
===Mkpọpụta===
[[File:Ig-ngelenge.ogg]]
===Olumba===
=Ntụgharị n'asụsụ ọzọ=
===Bekee===
[https://en.wiktionary.org/wiki/xylophone xylophone]
[[Òtù:aha]]
cdvrghhuvifp9s55glgqzo8z9yrpovd
ngwa ndakwa nri
0
2525
42139
29943
2026-06-18T16:11:32Z
Iwuala chisom
965
42139
wikitext
text/x-wiki
[[Usòrò:Open microwave oven.jpg|thumb|ngwa ndakwa nri]]
[[Usòrò:Microwave oven "Erisson".jpg|thumb|ngwa ndakwa nri ọzọ]]
== Nkọwa ==
Ngwa ndakwa nri bụ obere igwe, ndị dị ka igbe nke na-ebuli okpomoku nke nri site n’irunye ya ugbo eletrik
=== Nkejiasụsụ ===
Aha
=== Ọmumaatụ ===
* biko jiri igwe nri ndakwa nri mee ka nri dị ọku ngwa ngwa
* Ọnwere ka iji ngwa ndakwa nri si emetụta ahụ ike anyị
=== Mkpọpụta ===
[[File:Ig-ngwa ndakwa nri.ogg]]
=== Olumba ===
== Ntugharị n'asụsụ ọzọ ==
=== Bekee ===
[[wiktionary:microwave_oven|microwave]]
[[Òtù:aha]]
t1la0xyae5dyrgjua480rjqxfredf2w
Abu agha
0
3642
42131
23235
2026-06-18T15:56:52Z
Iwuala chisom
965
42131
wikitext
text/x-wiki
====== <nowiki>'''Abụ Agha'''</nowiki> ======
====== Nkọwa======
Nke a bụ abụ n'akpani mmọọ ndị agha ka ha wee ike ilụ ọgụ maọbụ agha nke ọma.
====== Nkejịasụsụ======
Aha
====== Ọmụmaatụ ======
Ndi agha ahụ bụrụ abụ n'edide mmadụ obi.
====== Mkpọpụta======
====== Olumba======
Egwu agha
====== Ntụgharị n'asụsụ ọzọ ======
====== Bekee ======
<nowiki>[[category:wt/ig]]</nowiki>
<nowiki>[[category:wt/ig/aha]]</nowiki>
40yi79ssejrwyluh8cmg1c8ti598ffh