Wiktionary igwiktionary https://ig.wiktionary.org/wiki/Ihu_mb%E1%BB%A5 MediaWiki 1.47.0-wmf.7 case-sensitive Midia Ọpụrụiche Ńkàtá Ojiarụ Ńkàtá ojiarụ Wiktionary Ńkàtá Wiktionary Faịlụ Ńkàtá faịlụ MidiaWiki Ńkàtá MidiaWiki Templeeti Ńkàtá templeeti Enyemaka Ńkàtá enyemaka Otú Ńkàtá otú TimedText TimedText talk Module Module talk Event Event talk Abu nwa 0 17 42188 22374 2026-06-20T09:26:24Z Iwuala chisom 965 42188 wikitext text/x-wiki "'Abụ ịgụgụ nwa"' ===Nkọwa=== Abụ nwa bụ abụ a na aburu ụmụaka mgbe ha na ebe akwa, nakwa n'oge ọnwa egwuregwu. A na na-agụkwa ya n’ụlọ akwụkwọ. ===Nkejiasụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== Abu nwa a dị uto na nti ===Mkpopụta=== [[File:LL-Q33578 (ibo)-Dagentle-Abu nwa.wav]] ===Olumba=== ===Ntụghari n'asụsụ ọzọ === ===Bekee=== Children Song ===Category=== [[Òtù:Wiki Loves Names]] [[Òtù: Abụ Umuaka]] 9hdk3eapxn1gw90ei4ot5cjyzhin5xt Acham akwụ 0 25 42161 16864 2026-06-19T20:58:08Z Iwuala chisom 965 42161 wikitext text/x-wiki ... Okwu ahụ... Chakakwụ ===Nkọwa=== Chakakwụ bụ mmadụ na egosi na ọ bụ ya ma ihe karịa ndị ọzọ ===Nkejịasụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== Chakakwụ bụ mmadụ nakpa àgwà na egosi oké amam ihe ===Olumba=== *Ịwa anya, *oké amamihe ===Ntụgharị n'asụsụ ọzọ=== Being too forward,over bearing ===Bekee=== Smartness, being too forward https://en.wiktionary.org/wiki "smartness" "being too forward" [[Òtù:Wiki Loves Names cpvvtljbmvu6q8ad5mv2k6bwax3jl30 Afamefuna 0 43 42152 23243 2026-06-19T19:02:07Z Iwuala chisom 965 42152 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== Afamefuna bụ aha Igbo nke pụtara na aha m agaghi efu ===Nkejiasụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== Aha m bụ Afamefuma ===Mkpọpụta=== ===Olumba=== Asụsụ Igbo *Ahamefula ==Ntughari== ===Bekee=== Afamefuna is an Igbo name which means my name will not be lost 9lhm4xzel86xsr1lht7d4yorhs89u8g Agba ochie 0 55 42153 20711 2026-06-19T19:04:29Z Iwuala chisom 965 42153 wikitext text/x-wiki '''Agbaochie''' ọ bụ usoro nna nna anyi ha siri biaa ndu ha n'oge gboo =Nkọwa= Nke a bụ ụzọ maọbụ otu ndị nna nna anyị ha si bie ndụ na mgbe gboo. ===Nkejiasụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== # Igbu ụmụ ejima bụ omume '''agbaochie'''. # ndí '''agbaochie''' nwere ahú isiike karía ndị ugbu a ===Mkpọpụta=== [[Usòrò:Agba ochie 2.oga|thumb|left]] ===Olumba=== Mgbe ochie n'olu Nkanu di n'Enugwu steeti. =Ntụghari n'asụsụ ọzọ= ===Bekee=== [https://en.wiktionary.org/wiki/ancient Ancient] ===Tyap=== [https://kcg.wiktionary.org/wiki/gbangbang gbangbang] [[Òtù:aha]] 4z9bef1fpbih3304eu31b5r5nkesovv Ifesinachi 0 653 42171 29365 2026-06-19T21:49:15Z Iwuala chisom 965 42171 wikitext text/x-wiki '''IFESINACHI''' ===Nkọwa=== Ifesinachi pụtara na ihe nile bụ nà áká Chukwu ka ọ si ===Nkejiasụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== #Ifesinachi bụ aha mmadụ na aza na ala igbo #Ifesinachi bụ aha nwannem nwoke ===Mkpoputa=== Ifésinachi [[File:LL-Q33578 (ibo)-Iwuala chisom-Ifesinachi.wav|LL-Q33578 (ibo)-Iwuala chisom-Ifesinachi]] ===olumba=== Osinachị Isinachi ===Ntụgharị=== ===Bekee=== Sent from God ===category=== [[Òtù:wiki loves names]] [[Òtù:aha]] [[Òtù:Mmadụ]] [[Òtù:Igbo Noun Project]] 5zw0owq12s6hh97sr3meexoltrogvbw Mbọrọma 0 870 42155 25239 2026-06-19T19:07:39Z Iwuala chisom 965 42155 wikitext text/x-wiki Mbọrọma [[Usòrò:Kwashiorkor 6903.jpg|Kwashiorkor_6903|thumb|right|alt=Mbọrọma|Mbọrọma]] ==Nkọwa== Nke a bụ ọrịa n'atu mmadụ n'ihi erichighi ụmụ ihe n'edozi ahụ anya karịsịa protin na kabonhaidret. ===Nkejiasụsụ=== Aha ===Ọmụmatụ=== 1.mbọrọma turu nwata ahụ n'ihe enwe onye nleruanya. ===Mkpọpụta=== [[Usòrò:LL-Q33578 (ibo)-Akwugo-Mbọrọma.wav|LL-Q33578_(ibo)-Akwugo-Mbọrọma|thumb|left|alt=Mbọrọma|Mbọrọma]] ===Olumba=== ==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== [https://en.wiktionary.org/wiki/kwashiorkor#English kwashiorkor] [[Òtù:Aha]] [[Otú:aha]] 1w51xe5cjkkr1rjis334nwla7n7omfv Mmesomachukwu 0 965 42173 29789 2026-06-19T21:55:01Z Iwuala chisom 965 42173 wikitext text/x-wiki '''Mmesomachukwu''' ==Nkọwa== Aha Igbo pụtara ọrụ chukwu. ===Nkejiasụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== Aha m bụ M̀mesọma ===Mkpọpụta=== M̀mesọma ===Olumba=== =Ntụgharị= ===Bekee=== God's Affection [[Òtù:Wiki Loves Names]] [[Òtù:aha]] [[Òtù:Mmadụ]] [[Òtù:Igbo Noun Project]] itvtq4h39mgo702lhl6gpcjf7vmp97x Ngwa nkuzi 0 1050 42190 4271 2026-06-20T09:30:48Z Iwuala chisom 965 42190 wikitext text/x-wiki NGWA NKUZI [[Usòrò:A class-book of color - including color definitions, color scaling, and the harmony of colors (1895) (14772903942).jpg|thumb|right|ngwa qünkuzi]] ==Nkọwa== Nke a bụ ihe ndị na enyere aka ikowaputa ihe onye nkuzi n'akuzi ===Nkejiasụsụ=== Aha [[https://commons.wikimedia.org/wiTeaching_Scouts_in_round_hall_of_Minist%C3%A8re_d%60Affaires_Etrang%C3%A8res_in_Bangui.jpg|thumb|right|alt=Ngwa nkuzi|Ngwa nkuzi]] ===Ọmụmaatụ=== Onye nkuzi anyi ji otutu ngwa nkuzi wee kuzie ihe taa. ===Mkpọpụta=== [[Usòrò:LL-Q33578 (ibo)-Chikeme Chizurum-Ngwa nkuzi.wav|thumb|left|alt=Ngwa nkuzi|Ngwa nkuzi ]] ===Olumba=== ==Ntụgharị n'asụsụ ozo== ===Bekee=== [[Òtù:aha]] i09vmcwtsghw1kkwezowiti0oa2a544 Ngwa ọgụ 0 1051 42192 29051 2026-06-20T09:34:44Z Iwuala chisom 965 42192 wikitext text/x-wiki ''' Ngwa ọgụ ''' =Nkọwa= ''' Ngwa ọgụ '''bụ akọrọngwa eji eje ọgụ maọbụ echekwa obodo. Akọrọngwa ndị a na-adi n'ụdi egbe, mma, ogbunigwe w.d.g. Ana-eji ya egbu mmadụ. [[Usòrò:Weapons seized from separatist fighters in Bamenda.jpg|thumb]] [[Usòrò:Grenades.png|thumb]] ===Nkejịasụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== Anyi hụrụ '''ngwa ọgụ''' dị iche iche ===Mkpọpụta=== [[File:LL-Q33578 (ibo)-NiferO-ngwa ọgụ.wav]] ===Olumba=== Ngwa agha =Ntụgharị n'asụsụ ọzọ= ===Bekee=== [https://en.wiktionary.org/wiki/weapon weapon] [[Òtù:aha]] 8ad7gry3c1jvv1gzml3r0aiivb95a03 Nhọpụta 0 1062 42180 4326 2026-06-19T23:47:52Z Iwuala chisom 965 42180 wikitext text/x-wiki '''Nhọpụta''' =Nkọwa= '''Nhọpụta''' bụ ndị obodo ma ọ bụ ndị otu igbakọba ọnụ weputa otu onye ma ọ bụ ndị mmadụ ga anochite anya ha ===Nkejiasụsụ=== aha ===Ọmụmaatụ=== Mba Ụwa egosịla obi ụtọ ha nwere na ntụli aka gbasara '''nhọpụta''' onye isi-ala obodo anyi bụ Naịjiria ===Mkpọputa=== [[Usòrò:Nhoputa.ogg|thumb|left|Nhoputa]] ===Olumba=== =Ntụgharị n'asụsụ ọzọ= =Bekee= [https://en.wiktionary.org/wiki/nomination nomination] [[Òtù:aha]] 7dmgqm7bz69aqxy10edro0p52l3u38r Ntoala 0 1180 42187 18928 2026-06-20T09:24:20Z Iwuala chisom 965 42187 wikitext text/x-wiki '''Ntọala''' ===Nkọwa === Nke a pụtara mmalite ihe, ebe maọbụ otu ihe siri bido. === Nkejịasụsụ === Aha === Ọmumaatụ === Ntoala úlò a siri ezigbo íké === Mkpọpụta === [[Usòrò:LL-Q33578 (ibo)-Chikeme Chizurum-Ntoala.wav|thumb|left|alt=Ntọala |Ntọala ]] === Olumba === Mbido (Abia) === Ntụgharị n'asụsụ ọzọ === === Bekee === [https://en.wiktionary.org/wiki/Foundation foundation] [[Òtù:aha]] ew2c4wcla90d8tcp537y6csd1dj6zwa igba 0 2096 42159 29704 2026-06-19T19:19:46Z Iwuala chisom 965 42159 wikitext text/x-wiki = Nkọwa = '''igba''' bụ ihe akurungwa eji eti-egwu. [[File:Drum for cultural dance.jpg|thumb|Drum_for_cultural_dance]] === Nkejiasụsụ === Aha === Ọmụmaatụ === '''igba''' bụ nnukwu ngwa egwu na-adasi ike. === Mkpọpụta === === Olumba === =Ntụgharị n'asụsụ ozo= ===Bekee=== [https://en.wikipedia.org/wiki/drum drum] [[Òtù:aha]] [[Òtù:Ihe a na-ahụ anya]] [[Òtù:Igbo Noun Project]] f6r404ty3ls6192cqzyfotnzjimu9y3 igba abuba oru 0 2097 42197 9384 2026-06-20T10:42:22Z Iwuala chisom 965 42197 wikitext text/x-wiki ''' Igba abuba ọrụ ''' = Nkpwa = Ikwusi oru n'ihi akwụghị ugbo oru maọbụ onodu ụlọ ọrụ adighi mma. === Nkejiasusu === Ngwaa === Omumaatu === Anyi gbara abuba ọrụ n'ihi na anyi ka etinye anyi ego n'ugbo ọrụ anyi. === Mkpọpụta === === Olumba === = Ntụgharị n'asụsụ ozo = === Bekee === [https://en.wiktionary.org/wiki/strike Strike] [[Òtù:aha]] i0drl5920rjiqcq87z7xp7xjw7qxtwb ikwighikwighi 0 2158 42199 9709 2026-06-20T10:46:27Z Iwuala chisom 965 42199 wikitext text/x-wiki '''ikwighikwighi''' ==Nkọwa== Ikwighikwighi bụ nnụnụ ọhịa na efekali na abalị. ===Nkejiasụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== Ikwighikwi na ebe n'azụ ụlọ ===Mkpọpụta=== ===Olundi=== Ikwikwii ==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== [https://en.m.wiktionary.org/wiki/owl#English owl] [[Òtù:aha]] ab22kf8cp2nuuix8khlo0zhpyb0pjpq ile 0 2161 42156 9718 2026-06-19T19:11:12Z Iwuala chisom 965 42156 wikitext text/x-wiki '''ile''' =Nkọwa= Ile bụ akuku ahụ mmadụ nke na-adi n'onu. ọ na adị n'etiti eze elu na nke ani. o na enyere aka ikwu okwu nke ọma. ===Nkejiasụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== Eji ile ekwu okwu. eji ya ele ka nri siri dị,odi uto maọbụ odighi. ===Mkpọpụta=== ===Olumba=== ===Ntụgharị n'asụsụ ozo=== ===Bekee=== [https://en.wikipedia.org/wiki/Tongue Tongue] [[Òtù:aha]] 3i65x68i1gok0fd4lhetj64k73a98up jenda 0 2206 42195 30059 2026-06-20T10:34:29Z Iwuala chisom 965 42195 wikitext text/x-wiki ''' Jenda ''' = Nkọwa = Uzo esi egosi aha maọbụ nnochiaha eji egosi ihe bụ nwoke maọbụ ihe bụ nwaanyi === Nkejiasụsụ === Aha === Ọmụmaatụ === A ga-eke oru ahụ site na jenda === [[File:LL-Q33578 (ibo)-Iwuala Judith Chinenyenwa-Jenda.wav]] === === Olumba === =Ntụgharị n'asụsụ ozo= === Bekee === [https://en.wiktionary.org/wiki/gender gender] [[Òtù:aha]] [[category:]] sesl6u6d4bx011lmv8r9lno1wd77bz2 joogu 0 2214 42196 10009 2026-06-20T10:39:44Z Iwuala chisom 965 /* Nkọwa */ 42196 wikitext text/x-wiki '''Jọọgụ''' =Nkọwa= nnukwu iko nwere aka e ji agbanye mmanya maọbụ mmiri. [[Usòrò:Drinking Jug.jpg|thumb|jug]] ===Nkejiasụsụ=== aha ===Ọmụmaatụ=== Joogu abụọ bụ ihe na-efu ebe a. ===Mkpọpụta=== ===Olumba=== =Ntụghari n'asụsụ ọzọ= ===Bekee=== [http://en.wiktionary.org/wiki/jug jug] [[Òtù:aha]] jg6aaewlc46p3rj4uimdv0iiq8m8oq6 kachi siri kee 0 2222 42154 10048 2026-06-19T19:06:22Z Iwuala chisom 965 42154 wikitext text/x-wiki '''kachi siri kee''' =Nkọwa= Nke a bụ ihe diaru onwe ya kachi siri kee ya n' enwero agwa ru ogwa. Na abụghị ihe aka mere. ===Nkejiasụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== mmiri si na okwute gbaputa na atọ utọ dị ka chi siri kee ya. ===Mkpọpụta=== [[Usòrò:Kachi siri kee.ogg|thumb|left|kachi siri kee]] ===Olumba=== =Ntugharị n'asụsụ ọzọ= ===Bekee=== [https://en.wiktionary.org/wiki/natural natural] [[Òtù:aha]] 9zi0tam61xb502rrqimy5s1aueufrhm kọmpas 0 2257 42189 29800 2026-06-20T09:29:05Z Iwuala chisom 965 42189 wikitext text/x-wiki =Nkọwa= Kọmpas bụ ngwa eji achọpụta ntụzịaka maka ụzọ njem. [[File:Kompas Sofia.JPG|thumb|Kompas Sofia]] ===Nkejiasụsụ=== Aha. === Ọmụmaatụ === Were '''kọmpas''' m jee ebe ahụ n'ọbụrụ na ịmaghi ụzọ. === Mkpọpụta === [[File:LL-Q33578 (ibo)-Ozims Divine-kọmpas.wav]] ===Olumba=== =Ntụgharị n'asụsụ ọzọ= ===Bekee=== [https://en.wiktionary.org/wiki/compass Compass] [[Òtù:Aha]] [[Òtù:aha]] kyjzyb5p782mhww9hct7bekqyo2v8ij mbawanye 0 2285 42158 10389 2026-06-19T19:15:42Z Iwuala chisom 965 42158 wikitext text/x-wiki '''mbawanye''' =Nkọwa= Usoro esi eme ka ihe bukwuo ibu maọbụ kara onuogugu karịa ka ọ ha na mbụ ===Nkejiasụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== Mbawanye asụsụ na mbawanye ga eme ka ọ ghara inwu ===Mkpọpụta=== [[Usòrò:Mbawanye.ogg|thumb|left|mbawanye]] ===olumba=== =Ntụgharị n'asụsụ ozo= https://en.wiktionary.org/wiki/expansion [[Òtù:aha]] azwomki1frwsealzmt7gvfseilqw31c mbi aka 0 2288 42186 25203 2026-06-20T09:22:43Z Iwuala chisom 965 42186 wikitext text/x-wiki =Nkọwa= '''Mbi aka''' bụ Ụdị ihe okike pụrụ iche nke na dị na mkpịsị aka. ===Nkejiasụsụ=== Aha. === Ọmụmaatụ === Ekwentị nke ugbu a na-enwe akara '''Mbi aka''' nke eji emepe ya. === Mkpọpụta === [[File:Ig-mbi aka.ogg]] ===Olumba=== =Ntụgharị n'asụsụ ọzọ= ===Bekee=== [https://web.archive.org/web/20220602015231/https://en.wiktionary.org/wiki/fingerprint Fingerprint] [[Òtù:Aha]] [[Otú:aha]] [[Otú:Ikike mmadu]] 3l7pn5pmfy3vpr4cor2lg1www4utbsq mbárá ígwè 0 2300 42157 29556 2026-06-19T19:13:24Z Iwuala chisom 965 42157 wikitext text/x-wiki '''Mbárá ígwè''' ==Nkọwa== Mbárá ígwè bụ ebe dị ka eluigwe dị na elu ===Nkejiasụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== Oke amụma guzoro na mbárá ígwè ===Mkpọpụta=== [[File:Ig-Mbárá ígwè.ogg|thumbleft|Ig-Mbárá ígwè]] ===Olundi=== ===Ntụgharị n’asụsụ ozo=== ===Bekee=== [https://en.wiktionary.org/wiki/firmament firmament] [[Òtù:Aha]] [[Otú:aha]] [[Otú:Ikike gburugburu ebe obibi]] 7t9ozkym80q6prdmiryl1u3vmt2gnwu mbázú 0 2301 42175 29557 2026-06-19T22:01:38Z Iwuala chisom 965 42175 wikitext text/x-wiki '''Mbázú''' ==Nkọwa== Mbázú bụ ihe ndị n’ako ugbo ji akopúta ji n’ubi [[File:Farm tools, Malawi.jpg|thumb|Farm tools, Malawi]] ===Nkejiasusu=== Aha ===Omumaatu=== Emeka ji mbázú ako ji n’ubi ya ===Nkpoputa=== [[File:Ig-Mbázú.ogg|thumbleft|Ig-Mbázú]] ===Olundi=== ===Ntụgharị n’asụsụ ozo=== ===Bekee=== [https://en.wiktionary.org/wiki/hoe hoe] [[Òtù:Aha]] [[Otú:aha]] kjlu6vin04nsx4rdamggn1h44quiyjo mbọ aka 0 2303 42178 29558 2026-06-19T23:44:07Z Iwuala chisom 965 42178 wikitext text/x-wiki '''mbọ aka''' == Nkọwa== Mbọ aka bụ ótụ n'ime akụkụ ahụ. Eji aka ejide ihe. === Nkejiasụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== Aka na afum ufu ===Mkpọpụta=== [[File:Ig-mbọ aka.ogg|thumbleft|Ig-mbọ aka]] ===Olundi=== ==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ== === Bekee=== [https://en.m.wiktionary.org/wiki/finger finger] [[Òtù:Aha]] [[Otú:aha]] [[Otú:Akụkụ ahụ]] kklpdengv5x813jz0grdu8667ur2g9y mgbaaka 0 2314 42179 10542 2026-06-19T23:45:44Z Iwuala chisom 965 42179 wikitext text/x-wiki ''' mgbaaka ''' =Nkọwa= '''mgbaaka''' bụ ihe Ụmụnwaanyị na-agba n'aka dịka ngwa eji achọ mma ma ọ bụ iji kwado ejiji ha. [[Usòrò:Metal bangles.jpg|thumb|Mgbaaka]] === Nkejiasụsụ === Aha === Omụmaatụ === #M '''mgbaaka''' ya mara mma # '''Mgbaaka''' o yi n'aka na-akụwa akuwa === Mkpọpụta === [[Usòrò:Mgbaaka.ogg|thumb|left|mgbaaka]] === Olumba === = Ntughari n'asụsụ ọzọ = === Bekee === [https://en.wiktionary.org/wiki/bangle bangle] [[Òtù:aha]] evohgioysutartrijn460tn7dw3e905 mgbiri afọ 0 2330 42200 24588 2026-06-20T10:49:55Z Iwuala chisom 965 42200 wikitext text/x-wiki ''' Mgbiri afọ ''' =Nkọwa= nke a bụ ebe nri niile na ihe ọnụnụ niile anyi na-eri/anụ na esi agafe tupu anyụpụ dịka onye nsi maọbụ mamiri ===nkejiasụsụ=== aha ===ọmụmaatụ=== biko sierem mgbiri afọ ọkụkụ ahụ ===Mkpọpụta=== [[File:Ig-mgbịrịafo.ogg]] ===olumba=== Eriri afo n'asụsụ Nkanu dị n'Enugwu steeti. =ntụgharị n'asụsụ ozo= ===Bekee=== [[https://en.wiktionary.org/wiki/intestine] [[Òtù:aha]] d4uesoanawd9yt8a34i12yhdh2uo3ym mgbá ásì 0 2337 42165 29919 2026-06-19T21:33:11Z Iwuala chisom 965 42165 wikitext text/x-wiki '''Mgbá ásì''' ==Nkọwa== Mgbá ásì bụ ihe ndị mmadụ n’afuta dị ka ajọ ihe ma ime anwansi ===Nkejiasusu=== Aha ===Omumaatu=== Ndị n’eme mgbá ásì biara n’úlòakwúkwó anyi taata ===Mkpoputa=== [[File:LL-Q33578 (ibo)-Chigozirim2005-Mgba asi.wav]] ===Olundi=== ==Ntụgharị n’asụsụ ozo== ===Bekee=== [https://en.wiktionary.org/wiki/sorcery sorcery] [[Òtù:Aha]] [[Otú:aha]] [[Otú:Ikike mmadu]] 5vbkuhbywecb383swjp8ixqnf74qs9d 42166 42165 2026-06-19T21:33:47Z Iwuala chisom 965 42166 wikitext text/x-wiki '''Mgbá ásì''' ==Nkọwa== Mgbá ásì bụ ihe ndị mmadụ n’afuta dị ka ajọ ihe ma ime anwansi ===Nkejiasụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== Ndị n’eme mgbá ásì biara n’úlòakwúkwó anyi taata ===Mkpọpụta=== [[File:LL-Q33578 (ibo)-Chigozirim2005-Mgba asi.wav]] ===Olundi=== ==Ntụgharị n’asụsụ ozo== ===Bekee=== [https://en.wiktionary.org/wiki/sorcery sorcery] [[Òtù:Aha]] [[Otú:aha]] [[Otú:Ikike mmadu]] a6qtcmrydysyrr6gm68zyb1fp8vnxfu mgbááká 0 2341 42167 25263 2026-06-19T21:36:02Z Iwuala chisom 965 42167 wikitext text/x-wiki '''Mgbááká''' ==Nkọwa== Mgbááká bù ihe mmadu nwe ike ígbá n’aka. Ọ bụkwa ihe dị na nwunye na-agbanye onwe ha n'aka n'ubọchị agbamakwụkwọ ha ===Nkejiasụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== Nwoke ahụ gbanyere nwunye ya mgbááká ===Mkpọpụta=== [[File:Ig-mgbááká.ogg]] ===Olundi=== ===Ntụgharị n’asụsụ ozo=== ===Bekee=== [https://en.wiktionary.org/wiki/ring ring] [[Òtù:Aha]] [[Otú:aha]] 4rrmai55ef0b281ir2d6x8ais75jkbz mkpisiaka 0 2355 42164 10730 2026-06-19T21:30:42Z Iwuala chisom 965 42164 wikitext text/x-wiki ''' mkpịsịaka''' ===Nkọwa=== '''''mkpịsịaka''''' bụ akụkụ ahụ mmadụ nke dị na aka eji ejide ịhe dị ịche ịche [[Usòrò:Finger.agr.jpg|thumb|mkpisiaka]] ===Nkejiasụsụ=== aha ===Ọmụmaatụ=== '''''mkpịsịaka''''' ya dị obere ===Mkpọpụta=== [[Usòrò:Mkpisiaka.ogg|thumb|left|igbo pronunciation for mkpisiaka]] ===Olumba=== =Ntughari n'asụsụ ọzọ= ===Bekee=== [https://en.wiktionary.org/wiki/fingers fingers] [[Òtù:aha]] 55qlh08ayny6p8xoa4vz6c30xlv07tj mkpisiụkwụ 0 2356 42162 10742 2026-06-19T21:26:40Z Iwuala chisom 965 42162 wikitext text/x-wiki '''mkpịsịụkwụ''' ===Nkọwa=== '''''mkpisiụkwụ''''' bụ otu n'ime akụkụ ahụ mmadụ nke dị na ngwucha ụkwụ ma diri nkpụru ise [[Usòrò:Toes.jpg|thumb|mkpisiukwu]] ===Nkejiasụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== '''Mkpisiụkwụ''' m bụrụ ibu ===Mkpọpụta=== [[Usòrò:Mkpisiukwu.ogg|thumb|left|mkpisiukwu]] ===olumba=== =Ntụghari n'asụsụ ọzọ= ===Bekee=== [https://en.wikipedia.org/wiki/Toe Toe] [[Òtù:aha]] mcwzr8kpkhay16uowa0v9e5ncbfp1ce mkpuruokwu 0 2364 42193 29055 2026-06-20T10:29:19Z Iwuala chisom 965 42193 wikitext text/x-wiki I ejiri mara mkpuruokwu = Nkọwa = '''mkpuruokwu''' bụ okwu pekachara mpe na okwu igbo eji akpopụta aha ihe, ihe ana eme maọbụ ihe ọ bụla ===Nkejiasụsụ=== Aha === Ọmụmaatụ === Eji otutu '''mkpụrụokwu''' dee edemede a === Mkpọpụta === [[File:LL-Q33578 (ibo)-NiferO-mkpụrụokwu.wav]] === Olumba === = Ntụgharị n'asụsụ ọzọ = === Bekee === [https://en.wiktionary.org/wiki/word Word] [[Òtù:Aha]] [[Otú:aha]] f4dx50qpey5iz8yke4u6u1ikqli6k4g mkpà 0 2365 42185 23713 2026-06-20T09:20:54Z Iwuala chisom 965 42185 wikitext text/x-wiki [[Usòrò:2scissors-clean.jpg|thumb|mkpà]] == Nkọwa == Otu ihe eji ebe akwa, akwụkwo, na ihe ndị ozo dị iche iche, nke nwere ihe abụọ otu akụkụ ya dị nkọ nke e debere otu n'elu nke ozo ma tinye ihe njide n'etiti ka o wee nwee ike imeghe ma mechie ya site na isi mkpịsị aka ya === Nkejiasụsụ === Aha === Ọmụmaatụ === * achọrọ m mkpà dị ezigbo nkọ * jiri mkpà bee akwụkwọ ahụ === Mkpọpụta === [[File:Ig-mkpà.ogg]] === Olumba === == Ntugharị n'asụsụ ọzọ == === Bekee === [[wiktionary:scissors|scissors]] [[Òtù:aha]] gg9fynll9px0lvxwkx5lj1eo52zk57o mkpọbiri 0 2368 42177 25312 2026-06-19T23:41:33Z Iwuala chisom 965 42177 wikitext text/x-wiki =Nkọwa= Nke a bụ etu esị akpọ ihe na nkenke. Ya bụ ịkpọ ihe na-akpọghirụ ya n'isi ===Nkejiasụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== ===Mkpọpụta=== [[File:Ig-mkpọbiri.ogg]] ===Olumba=== Mkpọgide =Ntụgharị n'asụsụ ozo= ===Bekee=== [https://en.wiktionary.org/wiki/abbreviation abbreviation] [[Òtù:Aha]] [[Otú:aha]] j6errxdbyyhlzvw894mpb6cjc2t8ysj mkpọchiefe 0 2369 42163 29053 2026-06-19T21:29:00Z Iwuala chisom 965 42163 wikitext text/x-wiki '''mkpọchiefe''' =Nkọwa= '''mkpọchiefe''' bụ ihe ana-akwanye n'efe iji kpọchie ya ma eyiri ya n'ahụ. Ọ na-adị n'efe ụmụnwoke nakwa ụmụnwaanyị. ===Nkejiaụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== Mkpọchiefe m adapụla ===Mkpọpụta=== [[File:LL-Q33578 (ibo)-NiferO-mkpọchiefe.wav]] ===Olumba=== =Ntụghari n'asụsụ ọzọ= ===Bekee=== [https://en.wiktionary.org/wiki/button button] [[Òtù:aha]] rguiz5rzacybhi3xo3in9y61mgqnrq0 mkpọrọ 0 2375 42176 25313 2026-06-19T22:08:53Z Iwuala chisom 965 42176 wikitext text/x-wiki '''Mkpórò''' ==Nkọwa== Mkpórò bụ ebe ndị meere ihe ojòò ma ọ bụ ndị mebiri iwu n’aga ===Nkejiasusu=== Aha ===Ọmụmaatụ=== Ndị uwe ojíí tinyere ndị oshi ahụ n’ime úlò mkpórò ===Mkpọpụta=== [[File:Ig-mkpọrọ.ogg]] ===Olundi=== ===Ntụgharị n’asụsụ ozo=== ===Bekee=== [https://en.wiktionary.org/wiki/prison prison] [[Òtù:Aha]] [[Otú:aha]] b8z7r64eonnua01vzokgxqiyxnemczx mmanụ ụgbọala 0 2390 42169 29089 2026-06-19T21:44:09Z Iwuala chisom 965 42169 wikitext text/x-wiki '''mmanụ ụgbọala''' == Nkọwa== Mmanụ ụgbọala bụ mmanụ ana agbanye na ụgbọala ka owe na aga aga. ===Nkejiasụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== Buterem mmanụ ụgbọala ka m gbanye ya ===Mkpọpụta=== [[File:Ig-mmanụ ụgbọala.ogg|thumbleft|Ig-mmanụ ụgbọala]] ===Olundi=== petrolu ==Ntụgharị n'asụsụ ozo== ==Bekee== [https://en.m.wiktionary.org/wiki/petrols#English petrol] [[Òtù:Aha]] [[Otú:aha]] [[Otú:Ikike mmadu]] pkwby75w83mxa6xhap0xn4hgeoqawhe mmasi 0 2392 42170 29088 2026-06-19T21:46:26Z Iwuala chisom 965 42170 wikitext text/x-wiki '''Mmasị''' ==Nkọwa== Nke a bụ mgbe mmadụ nwere ọchịchọ nke obi ma ọ bụ mgbe mmadụ nwere ihe ọ ka hụ n'anya.mgbe nke a mere a na asa na ọ nwere mmasị. ===Nkejiasụsụ=== Aha ===Ọmụmatu=== 1.onwere mmasị I bụ nwunye onye ji ego. ===Mkpọpụta=== [[File:Ig-mmasi.ogg|thumbleft|Ig-mmasi]] ===Olumba=== ==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== [https://en.m.wiktionary.org/wiki/pleasure#English Pleasure ] [[Òtù:Aha]] [[Otú:aha]] c0rgfkeo4rsp4r1xoiyw5e7zjykgt51 mmemmadu 0 2402 42172 29949 2026-06-19T21:52:44Z Iwuala chisom 965 42172 wikitext text/x-wiki '''mmemmadu''' =Nkọwa= iji ihe na anaghi eku ume dị ka ihe na-eku ume ===Nkejiasụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== Onye ode akwụkwọ a ji mmemmadụ gosipụta ebum n'obi ya ===mkpọpụta=== [[File:Ig-Mmemmadu.ogg]] ===olumba=== =n'tughari n'asụsụ ozo= https://en.wiktionary.org/wiki/personification [[Òtù:aha]] q6dzh5jkexnjdsgo54zw3jrzq35ne69 ntinye ego 0 2671 42160 18924 2026-06-19T20:56:34Z Iwuala chisom 965 42160 wikitext text/x-wiki == Nkọwa == Omume maọbụ usoro nke itinye ego n’achụmnta ego ma ọ bụ n’ụlọ akụ maka uru === Nkejiasụsụ === Aha === Ọmumaatụ === * Onye ọ bụla kwesiri inwe ákàrà ntinye ego * Nwanyị ahụ chọrọriri ịma ákàrà ntinye ego dị ya dị iche iche tupu ya ekweta ịlụ ya === Mkpọpụta === === Olumba === == Ntugharị n'asụsụ ọzọ == === Bekee === [[wiktionary:investment|investment]] [https://en.wiktionary.org/wiki/deposit deposit] [[Òtù:aha]] 9dg65yfd2bkl7q1ax17qvkfiptkeajb nwaafo 0 2698 42198 19552 2026-06-20T10:44:16Z Iwuala chisom 965 42198 wikitext text/x-wiki '''Nwaafo''' === Nkọwa === #Nke a bụ onye a mụrụ n'obodo nke nwere ikike niile ndị obodo ahụ nwere. #Obughi ohu obughi osu === Nkejiasụsụ === Aha === Ọmụmaatụ === Nwaamadi ahụ bụ ezigbo nwaafo === Mkpọpụta === [[Usòrò:LL-Q33578 (ibo)-Akwugo-Nwaafọ.wav|thumb|áká_èkpè]] === Olumba === === Ntụgharị n'asụsụ ozo === === Bekee === [https://en.wiktionary.org/wiki/freeborn freeborn] [https://en.wiktionary.org/wiki/indigene indigene] [[Òtù:aha]] qm95geodf742jaf9x4txu53zx3p8w9q nwunye di 0 2713 42184 19565 2026-06-20T09:19:15Z Iwuala chisom 965 42184 wikitext text/x-wiki '''Nwunye Di''' === Nkọwa === #Nwunye nwanne dị mmadụ. #Nwaanyị ọzọ ya na mmadụ na-alụ otu dị. === Nkejiasụsụ === Aha === Ọmụmaatụ === Nwunye dị m mụrụ nwa taa. === Mkpọpụta === [[Usòrò:LL-Q33578 (ibo)-Akwugo-Nwunye di.wav|thumb|áká_èkpè]] === Olumba === === Ntụgharị n'asụsụ ọzọ === == Bekee === [https://en.wiktionary.org/wiki/co-wife co-wife] [[Òtù:aha]] rg6fzhgqxwft6y56h06h1swgboe49sn nwunye nwa 0 2715 42191 19567 2026-06-20T09:32:33Z Iwuala chisom 965 42191 wikitext text/x-wiki '''Nwunye Nwa''' === Nkọwa === '''''Nwunye nwa''''' bụ aha nne dị mmadụ na-akpọ onye nwa ya nwoke luru. === Nkejiasusu === Aha === Ọmụmaatụ === # '''''Nwunye nwa''''' ya dị ocha. # Ada bụ '''''nwunye nwa''''' m. === Mkpọpụta === [[Usòrò:LL-Q33578 (ibo)-Akwugo-Nwunye nwa.wav|thumb|áká_èkpè]] === Olumba === == Ntụgharị n'asụsụ ọzọ == === Bekee === [https://en.wiktionary.org/wiki/daughter-in-law Daughter-in-law] [[Òtù:aha]] drdic6y4pn43brvr88s2q8rbn5mibw5 ọrịa na-efe efe 0 3431 42194 24018 2026-06-20T10:31:28Z Iwuala chisom 965 42194 wikitext text/x-wiki ''' Ọria na-efe efe ''' = Nkọwa = ''' Ọria na-efe efe ''' Ụmụ nje dị iche iche na-efe n'íme ahụ mmadụ isi n' ahụ onye ahụ gaa n'ahụ onye ọzọ site na mmekọrịta ma ọ bụ site n'ikuku === Nkejịasụsụ === Aha === Ọmụmaatụ === ụfọdụ '''Ọrịa ndị a na-efe efe''' bụ ukwara, kịtịkpa, arụbala w.d.g === Mkpọpụta === [[File:Ig-ọrịa na-efe efe.ogg]] === Olumba === = Ntụghari n'asụsụ ọzọ = === Bekee === [https://en.wiktionary.org/wiki/infection infection] [[Òtù:aha]] kt45nr6bvh59rvh31pih70z0eygd930 Mkpụrụanya 0 3882 42168 25317 2026-06-19T21:37:58Z Iwuala chisom 965 42168 wikitext text/x-wiki == Nkọwa == Okirikiri anya dị na akụku ahụ mmadụ ma ọ bụ nke anụmanụ eji ahụ uzo [[Usòrò:Iris - right eye of a girl.jpg|thumb|Mkpuruanya]] === Nkejịasụsụ === Aha === Ọmụmaatụ === A na-eji mkpụrụanya anya ahụ ụzọ === Mkpọpụta === [[Usòrò:LL-Q33578 (ibo)-Olugold-Mkpụrụanya.wav|áká_èkpè|thumb|Mkpụrụanya]] === Olumba === Mkpụlụanya == Ntughari asusu == === Bekee === [[:en:eyeball|Eyeball]] [[Category: Aha]] [[Otú:aha]] [[Otú:Akụkụ ahụ]] f4pnz1erkz08zvlb5s389n6vm5wq31x mmetọ ọkụ 0 3996 42174 26825 2026-06-19T21:59:41Z Iwuala chisom 965 42174 wikitext text/x-wiki '''Mmetọ ọkụ''' [[Usòrò:Orion-Light Pollution 12.11.17.jpg|thumb|mmeto ọkụ ]] == Nkọwa == Mmeto ọkụ bụ ị tinye ọkụ eletrik na -ụdị na ebe ọ na kwesịghị ekwesị nke a so n'ìhè na ebute mmebi na mgbanwe ihu igwe. === Nkejiasụsụ === Aha === Mkpọpụta === [[File:Ig-mmetọ ọkụ.ogg]] === Ọmụmatu === Gọọmenti etiti e nyela iwu gbasara Mmeto ọkụ === Olumba === Mmebi ọkụ Mmetosi ọku == Ntụgharị na asụsụ ọzọ == Bekee [https://en.wikipedia.org/w/index.php?title=Light_pollution&oldid=1151033509 Light Pollution] [[category : Aha]] [[Otú:aha]] [[Otú:Ikike mmadu]] 7i67dnjibitxf4rgy5xtxr03purg5ob Gị̀nī 0 5163 42151 24407 2026-06-19T18:59:08Z Iwuala chisom 965 42151 wikitext text/x-wiki '''Gị̀nī''' =Nkọwa= Gịnị bụ okwu a na-eji jụọ maka ozi gbasara ihe ===Nkejịasụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== Gịnị bụ aha gị? ===Mkpọpụta=== [[File:LL-Q33578 (ibo)-Iwuala chisom-Gị̀nī.wav]] ===Olumba=== Olee =Ntughari n'asụsụ ọzọ= ==Bekee== [https://en.wiktionary.org/wiki/what What] ==Hausa== Menini ==French== [https://fr.wiktionary.org/wiki/quoi Quoi] ==Yoruba== Kini [[Otú:aha]] 6871psgjdtl0kb5ld6b20adu5zoq68v Ojiarụ:Максим Шарфов 2 8185 42181 2026-06-20T07:47:05Z Максим Шарфов 1902 /* */ 42181 wikitext text/x-wiki [[Максим]] 05fray93wgmajwghi2lj8ych0hkbh8v 42183 42181 2026-06-20T07:50:14Z Максим Шарфов 1902 /* */ 42183 wikitext text/x-wiki phoiac9h4m842xq45sp7s6u21eteeq1 Максим 0 8186 42182 2026-06-20T07:48:55Z Максим Шарфов 1902 Jiri '===Nkọwa=== Aha nwoke nke Russia' kere ihü 42182 wikitext text/x-wiki ===Nkọwa=== Aha nwoke nke Russia crhibbrgk598sa03pf3hmb2yf7r7o97